Amarachi Okafor

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Amarachi Okafor
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1977 Dezie
Ebe ọmụmụUmuahia Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomenkà Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Nigeria Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Amarachi Okafor onye amụrụ n'afọ 1977 bụ Omenka nke Naịjirịa ,onye ọrụ ya lekwasịrị anya n'omenala, okpukpe, akụkọ ihe mere eme, ihe gbasara jenda, mmekọahụ nke mmadụ, na ọtụtụ okwu akpụ n'ọnụ dị ka mgbasa nke Ebola virus na Afrika. [1]

Mmalite ndu na mmụta[dezie | dezie ebe o si]

Amụrụ Okafor na Umuahia . [2] N'afọ 2002 ọ gụrụ maka nka na Mahadum nke Naijirịa na 2007, n'otu Mahadum a, ọ nwetere nzere masta na ngalaba nka . [3]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Okafor bụ onye òtù nke El Anatsui si Atelier na ngwụcha 1990s.

Okafor na-aru oru eserese [4] Ọ bụ onye nlekọta na NGA (National Gallery of Art) na Abuja n'etiti 2008 na 2014. [5] Na 2007 o meriri ebe obibi ndị omenaala Unesco-Aschberg, ya na Commonwealth Foundation Commonwealth Connections na 2010. Na 2014, ọ bụ onye mbụ na 2014 National Art Competition, [6] wee merie ihe ngbata nke mkpebi n'afọ ahụ. [7]

O gosipụtara na 2015 Jogja Biennale. [8]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Nnadozie, Uche. "From Office to Studio,NGA Artists Preach Peace", Vanguard, 27 November 2014.
  2. Amarachi Okafor.
  3. Amarachi Okafor.
  4. About. Amarachi Okafor. Archived from the original on 2020-11-16. Retrieved on 2020-11-14.
  5. Amarachi Okafor. The Equator. Archived from the original on 2020-01-05. Retrieved on 2020-11-14.
  6. Abimboye, Michael. "12 finalists emerge for National Art competition", Premium Times, 22 August 2014.
  7. "An Evening of Surprising Interventions", This Day Live, 7 December 2014.
  8. Wahyuni, Sri. "Biennale Jogja: A Journey into the 'Hacking Conflict'", The Jakarta Post, 13 November 2015.