Anambra South

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Anambra South Senatorial District na Anambra State, Nigeria bụ otu n'ime mpaghara Senatorial atọ dị na steeti ahụ.[1] O nwere mpaghara gọọmentị ime obodo asaa. Ndị a bụ: Aguata (300PU), Ekwusigo (175PU), Ihiala (278PU), Nnewi North (198PU), Nnewis south (295PU), Orumba North (231PU), Oromba South (192PU) ngụkọta nke 1,669 ntuli aka.[2]

Mpaghara ahụ kpuchiri 1,320 n'ime 4,887 km2 nke Anambra steeti.[3] Onye nnọchi anya mpaghara a na Senate nke Naịjirịa bụ Ifeanyi Ubah.[4]

Ndị ama ama na Anambra South Senatorial District[dezie | dezie ebe o si]

Charles Soludo, Gọvanọ nke Anambra Steeti na Gọvanụ mbụ, Central Bank of Nigeria

Virginia Etiaba, onye bụbu Gọvanọ na Gọvanụ Naịjirịa mbụ.[5]

Nwafor Orizu, Onye isi oche nke Senate nke Naịjirịa

Obiageli Ezekwesili, ọkachamara na iwu akụ na ụba

Chukwuemeka Ezeife, onye bụbu Gọvanọ

Chinwoke Mbadinuju, onye bụbu Gọvanọ

Emeka Sibeudu, onye bụbu osote gọvanọ

Mbazulike Amaechi, Onye isi ala Naijiria na Minista mbụ nke Ụgbọelu

Ikechukwu Obiorah, Onye bụbu Senator nke Federal Republic of Nigeria

Emmanuel Nnamdi Uba, Onye bụbu Senator nke Federal Republic of Nigeria

Oliver De Coque, onye na-akpọ ụbọ akwara na Naijiria na otu n'ime ndị na-edekọ egwu kachasị n'Afrịka.

Cletus Ibeto, onye ọchụnta ego Naijiria na Onye isi, Ibeto Group

Innocent Chukwuma, onye guzobere na onye isi oche nke Innoson Vehicle Manufacturing Company.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Anambra Senatorial Districts", Nnamdi Azikiwe University.
  2. "ANAMBRA STATE DIRECTORY OF POLLING UNITS", INEC NIGERIA.
  3. "MAP OF ANAMBRA STATE SHOWING THE 21 LOCAL GOVERNMENT AREAS", National Bureau of Statistics.
  4. "Ifeanyi Ubah wins Anambra South Senatorial Seat", Premium Times Nigeria, 25 February 2019.
  5. "Buhari celebrates first female governor in Nigeria, Virgy Etiaba at 77", Vanguard Nigeria News, 11 November 2019.