Ifeanyi Ubah

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ifeanyi Ubah
Mmádu
Akụkụ nkeNigerian senators of the 9th National Assembly Dezie
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoIfeanyi Patrick Ubah Dezie
Aha ọmụmụIfeanyi Patrick Ubah Dezie
Aha enyerePatrick Dezie
aha gọọmentiPatrick Ifeanyi Ubah Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Septemba 1971 Dezie
Ebe ọmụmụNnewi Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye ọchụ̀nta ego, onye ọchụnta ego Dezie
Ọkwá o jionye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ndi omeiwu nigeria Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party, Young Progressive Party Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
onye nweIfeanyi Ubah F.C., The Authority (newspaper) Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie


 

Ifeanyi Ubah
Senator of the Federal Republic of Nigeria
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
Àtụ:Str rep
24 February 2019
Preceded byAndy Uba
ConstituencyAnambra South Senatorial District
Personal details
Born
Patrick Ifeanyi Ubah

(1971-09-03) 3 Sepụtemba 1971 (age 52)
Abuja, Nigeria
NationalityNigerian
Political partyYPP
Spouse(s)Uchenna Ubah
Children5

Patrick Ifeanyi Ubah // (na-ege ntị) (amụrụ na ụbọchị atọ Septemba 1971), bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria, onye ọchụnta ego na onye ọchọọnta ego na-eje ozi ugbu a dị ka Senator na-anọchite anya Anambra South Senatorial District na Senate Naijiria.[1][2] Ọ bụ onye isi oche nke Capital Oil (CCO), nke o guzobere na 2001.[3]

Nwatakịrị na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Ifeanyi dị ka nwa mbụ n'ime ụmụ asaa nke Maazị na Oriakụ Alphonsus Ubah na Otolo, di na otu n'ime ụzọ anọ nke Nnewi na Anambra State, Nigeria. N'ihi enweghị ike nke ndị mụrụ ya igbo mkpa agụmakwụkwọ na onwunwe nke ụmụ ha, Ifeanyi hapụrụ Premiere academy, Lugbe, Abuja iji mụta ịzụ ahịa mgbe ọ dị obere.[4] Ọ gara ọtụtụ ọmụmụ azụmahịa na mpaghara na mba ụwa na nzukọ ọmụmụ ihe na nzukọ ọmụmụ na idu ndú na njikwa azụmahịa.[5]

Azụmaahịa[dezie | dezie ebe o si]

Ifeanyi ghọrọ onye na-ebupụ taya na akụkụ ndị ọzọ karịsịa na West Africa gụnyere Ghana, Sierra Leone, Liberia na DR Congo tupu ọ gbasaa azụmahịa ya na mba ụfọdụ na Europe gụnyere Belgium na United Kingdom.[4]

N'afọ 2001, o guzobere Capital Oil and Gas Limited.[6] Ọ bụ onye guzobere The Authority Newspaper, akwụkwọ akụkọ kwa ụbọchị nke Naijiria ma bụrụkwa onye nwe Ifeanyi Ubah F.C., klọb bọọlụ na Nigeria Premier League, mgbe ọ zụrụ ya dị ka Gabros International Football Club.[7][8]

Ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2014, Ifeanyi Ubah meriri na ntuli aka gọvanọ Anambra n'afọ 2014 n'okpuru ikpo okwu nke Labour Party.[9] N'abalị iri abụọ na anọ n'ọnwa Febụwarị n'afọ 2019, a mara Ifeanyi Ubah dị ka onye mmeri nke ntuli aka ndị omeiwu nke Anambra South n'okpuru ikpo okwu nke Young Progressive Party (YPP).[10][11]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Ifeanyi Ubah lụrụ Uchenna Ubah, onye nchịkwa azụmahịa gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Ahmadu Bello na Naịjirịa, onye ya na ya nwere ụmụ ise. Ọ na-ejikwa ntọala nke akpọrọ aha ya; Ifeanyi Ubah Foundation.[4][12]

Mgbalị igbu ọchụ[dezie | dezie ebe o si]

Na ọnwa Septemba 2022, mgbe Ifeanyi Ubah nọ na-aga Nnewi, ndị na-agba égbè wakporo ya na Enugwu-Ukwu na Anambra Steeti - a gbagbara ụgbọ njem ya égbè; ọ dịkarịa ala mmadụ ise, gụnyere ndị uwe ojii abụọ, nwụrụ. Ubah lanarịrị n'ihi na ụgbọala ọ nọ na ya na-egbochi mgbọ.[13][14]

Ebemside[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Ifeanyi Ubah begs court to vacate freezing order on Capital Oil and Gas", Daily Post, 27 April 2016. Retrieved on 28 April 2016.
  2. "Capital Oil boss, Ifeanyi Ubah, pledges to help end fuel scarcity", Premium Times, 27 April 2016. Retrieved on 28 April 2016.
  3. Agu. "Top facts from the biography of Dr. Patrick Ifeanyi Ubah", Naija.ng – Nigeria news., 29 December 2017. Retrieved on 18 January 2018.
  4. 4.0 4.1 4.2 "Biography of Dr. Ifeanyi Ubah, CEO Capital Oil and Gas", Records NG, 2 June 2015. Retrieved on 28 April 2016.
  5. "THE MAN; PATRICK IFEANYI Chukwuebuka UBAH", Global News Nigeria. Retrieved on 28 April 2016.
  6. Onikoyi. "Top oil magnates living it up", Vanguard Newspaper, 28 January 2012. Retrieved on 28 April 2016.
  7. Elebeke. "Ifeanyi Ubah's newspaper, ‘The Authority’ goes daily", Vanguard Newspaper, 18 October 2015. Retrieved on 28 April 2016.
  8. "Samba: Six Brazilians on trial at Ifeanyi Ubah FC", P.M. News, 21 January 2016. Retrieved on 28 April 2016.
  9. Adebowale. "Ifeanyi Ubah emerges LP flag-bearer for Anambra guber election", The Eagle Newspaper, 29 August 2013. Retrieved on 28 April 2016.
  10. Newsroom (25 February 2019). INEC Declares Ifeanyi Ubah Winner of Anambra South Senatorial Election. WIRED Nigeria. Archived from the original on 25 February 2019. Retrieved on 1 May 2019.
  11. Ifeanyi Ubah's victory: Court vindicates Returning Officer. Vanguard News (5 April 2019). Retrieved on 1 May 2019.
  12. Akhidenor. "Ifeanyi Ubah – Nigerian football's new ‘Sugar Daddy’", The Cable Newspaper, 4 July 2015. Retrieved on 28 April 2016.
  13. Five killed in Ifeanyi Ubah’s convoy attack – Police (en-US). Punch Newspapers (2022-09-13). Retrieved on 2022-09-16.
  14. Ugwu (2022-09-11). Gunmen attack Nigerian senator's convoy, kill police officers, others (en-GB). Premium Times Nigeria. Retrieved on 2022-09-16.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Official website