Asụ̀sụ̀ Ìgbò
(Dupụ̀rụ̀ sì Asusu Igbo)
Jump to navigation
Jump to search
Asụsụ Igbo bụ asụsụ Niger-Congo nke ọnụ ọgụgụ mmadụ ruru nde iri abụọ na ise nke ndị juru na ya bụ ndị Igbo. Na ọdịda anyanwụ Naịjirịa na ebe Niger Delta, Igbo bụ diala. Ha dere ya n'odide Latin, nke ndị mpaghara Britain nwetara. Nkarị ndị ọzọ bụ nke Èkpè buru nkarị Nsịbịdị. Asụsụ Igbo bụ asụsụ nke a na-asụsụ n'ezie. Ọ dị ike taa ndi ọbịa apụghị ịsụta ya, dịkwa ike nke na ndi Igbo jere biri ná mpaghara ọzọ apụghị nwee ike ịghọtacha ihe ndi nke ọzọ na-ekwu, maka na ndi Igbo na olu Igbo hiri nne. E nwere mkpụrụ edemede Igbo dị 36, ụdaume asatọ na mgbochiume ọgụ na asatọ. Seniiut Ogun State Television. Nké a bụ mkpụrụedemede asụsụ Igbo
Mkpụrụedemede Igbo (Ọnwụ) |
IPA | Mkpụrụedemede Igbo (Ọnwụ) |
IPA | |
---|---|---|---|---|
a | /a/ | ọ | /ɔ/ | |
b | /b/ | p | /p/ | |
gb | /ɓ/ ~ /ɡ͡b/ | kp | /ɓ̥/ ~ /k͡p/ | |
d | /d/ | r | /ɾ/ | |
e | /e/ | s | /s/ | |
f | /f/ | sh | /ʃ/ | |
g | /ɡ/ | t | /t/ | |
gh | /ɣ/ | u | /u/ | |
h | /h/ | ụ | /ʊ/ | |
i | /i/ | v | /v/ | |
ị | /ɪ/ | w | /w/ | |
j | /ʤ/ | y | /j/ | |
k | /k/ | z | /z/ | |
l | /l/ | ch | /ʧ/ | |
m | /m/ na /m̩/ | gw | /ɡʷ/ | |
n | /n/ na /n̩/ | kw | /kʷ/ | |
ṅ | /ŋ/ | nw | /ŋw/ | |
o | /o/ | ny | /nj/ |
Lee nke ọzọ[mezie | dezie ebe o si]
==Links - isi-njikọ
- Wiktionary catetories of Igbo
- Igbo Vocabulary
- Language
- Aha mba dị iche iche
- xLingua-Online-Dictionary English-English / English-English
{{commons|Category:Igbo language|Asụsụ Igbo Àtụ:Mkpụrụedemede Nta