CDQ (rapper)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
CDQ (rapper)
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha pseudonymCDQ Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Mee 1985 Dezie
Ebe ọmụmụOrile Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụrapper, odee egwu, performing artist Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Ȯra Lagos Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2008 Dezie
agbụrụNdi Yoruba Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaNdi áláküba Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ụmụ amaala kaȮra Kwara Dezie
Ihe nriteNigeria Entertainment Today Dezie
ahọpụtara makaNigeria Entertainment Awards, The Headies, Nigeria Entertainment Awards Dezie
Ụdị onye si edozi ntụtụ ísídada Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Sodiq Abubakar Yusuf (amụrụ ya na Mee 6, 1985), nke amara aha ya bụ CDQ, bụ onye amaala egwu hipụ-họpụ nke ala Naịjirịa na onye na-ede egwu amaara maka otu egwu ya "Nowo E Soke" nke gosipụtara Wizkid na Masterkraft' Indomie ebe egosiri ya na Olamide. [1] Ọ bụ ezie na nke mbụ bụ ihe enyemaka maka ịmalite ọrụ ya na ụlọ ọrụ egwu nke Naịjirịa, onye mechara nweta nrite ọrụ mbụ ya na 2016 Naịjirịa Muziki Vidiyo Awọdụ. Bianyere aha ya "No Struggle No Success Entertainment", asụsụ egwu CDQ gụnyere rapụ na asụsụ Yoruba na mgbakwunye nke ad-libs dị ka ndị nke ama ama "Woss Wobi" nke ọ chepụtara. [2]

Mmalite ndụ na Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ onye obodo Ilorin, Kwara Steeti, Naịjirịa; [3] mana amụrụ ya na Orile, mpaghara Legọọsụ . Mgbe ọ laghachitere Lagos Steeti site na Ilorin ebe ọ gụsịrị agụmakwụkwọ ụlọ akwụkwọ sekọndịrị, ọ gara n'ihu ịga akwụkwọ na Mahadum Lagos Steeti ebe ọ gụsịrị akwụkwọ na B.Sc na Ekọnọmiks . [4]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

CDQ bidoro ịgba egwu nke ọma na 2008 mgbe ọ bụbu onye na-eti a egwu nkwado maka Da Grin tupu ọ malite ịrapụ n'asụsụ bekee ya na MI . [4] Na 2013, o binyere aka na nkwekọrịta ndekọ na "Masterkraft 's General Records" mgbe ọ merisịrị ọgụ rapụ na kwa izu "Industry Nite" na Disemba 2012. [5] Na 2014, o wepụtara ihe omimi ya nke akpọrọ "Indomie" nke gosipụtara olu site na Olamide ebe rimisi nke egwu ahụ gosipụtara Davido . Egwu a nke Masterkraft rụpụtara mere ka ọrụ CDQ ka ọ pụta ìhè ma nyekwuru ya ohere nhọpụta aha ya abụọ na 2015 Naịjirịa Entertainment Awọdụ nakwa nhọpụta na ngalaba Ọkacha onye egwu Họpụ na The Headies 2015 .

Na atụmanya nke studiyo abọm izizi ya akpọrọ Quality, CDQ rịọrọ ọrụ nke Wizkid onye ya na ya wepụtara "Nowo E Soke" dị ka onye ndu egwu na abọm ahụ. Onye duziri vidio egwu ahụ bụ Unlimited LA ma gaa n'ihu na-emeri ọkaibe nke Afuro Hipụ Họpụ Vidiyo na mbipụta 2016 nke Naịjirịa Muziki Vidiyo Awọdụ. [6] [7] Na 16 Ọgụstụ 2016, o kpughere ihe mkpuchi abọm [8] tupu ewepụta ya site na General Records na 22 Ọgụstụ maka nyocha dị oke mma. [9] [10] Na 11 Nọvemba 2016, ọ malitere aha lebeelụ ndekọ ya bụ N.S.N.S, mkpọbi aha maka No Fighting No Success Entertainment. [11] Na 1 Feb 2017, ọ wepụtara ọkwa egwu mbụ ya akpọrọ 'Say Baba' nke Jay Pizzle mepụtara. [12]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Egwu ndị ahọpụtara[dezie | dezie ebe o si]

Ndepụta egwu dịka onye ndu egwu, na-egosi afọ ewepụtara na aha abọm
Aha Afọ Album
"Ogini"



</br> (na-egosi Runtown )
2014 Ndị na-abụghị abọm
"Indomie"



</br> (na-egosi Olamide )
"Indomie (Rimisi)"



</br> na-egosiOlamide na Davido )
2015 Quality
"Salaro" [13]
"Talosobe"
"Oobi"



</br> (na-egosi Cayana)
"Woss Wobi"



</br> (ya na Olamide)
Abụghị album
"Nowo E Soke"



</br> (na-egosi Wizkid )
2016 Ogo
"First Come First Serve" Ndị na-abụghị abọm
"Make We Run?" [14]



</br> (na-egosi Wizkid)
"Ko Funny"



</br> (na-egosi Davido)
2017
"Say Baba"
"Say Baba (Rimisi)" [15]



</br> (na-egosi DJ Maphorisa )
"Bye Bye to Poverty"
"Warey yo" 2018
"Gbayi"

(Kiss Daniel) na-egosi

"Shey Normal"
Flex
"Aye"

(na-egosi Phyno na Reminisce)

"Onye Eze"

(na-egosi Zlatan Ibile )

"Jabbing"
"Fine Boyz"
"Ghana Must Go" 2019 Ibile Mugabe
"Entertainer (nke gosipụtara Davido )
"Owo" 2020 Ndị na-abụghị abọm

Studiyo abọm[dezie | dezie ebe o si]

  • Quality
  • Ibile Mugabe

Onyinye na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Emume Nrite Nnata Result Ref
2015 2015 Nigeria Entertainment Awards Ọkaibeegwu ọhụrụ nke afọ Onwe ya Ahọpụtara [16]
Ọkaibe egwu etikọrọ ọnụ nke afọ Ọkaibe egwu etikọrọ ọnụ nke afọ Ahọpụtara
The Headies 2015 Ọkaibe onye egwu họpụ Onwe ya Ahọpụtara
2016 2016 Nigeria Entertainment Awards Egwu Rapụ nke afọ Ahọpụtara
Soundcity MVP Awards 2016 Ọkaibe onye egwu hipụ họpụ Ahọpụtara [17]
2016 Nigeria Music Video Awards Ọkaibe Vidyo Afuro Hipụ-họpụ "Nowo E Soke" Merie [18]
2017 2017 Ghana-Naija Showbiz Awards Ọkaibe onye egwu hipụ-họpụ Onwe ya Merie [19]
Supasta a na-elegara anya Ahọpụtara [20]

Nsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Rotimi Agbana (29 April 2017). CDQ names Wizkid, Davido kings of Nigerian music - Vanguard News. Retrieved on 18 June 2017.
  2. Tofarati Ige (28 May 2017). I make music for the streets –CDQ. Retrieved on 18 June 2017.
  3. CDQ: On career, fashion and collabos — Daily Times Nigeria (6 January 2016). Retrieved on 18 June 2017.
  4. 4.0 4.1 EXCLUSIVE: I Will Rather Remain Razz Than Being Posh And Broke- Famous Nigerian Artist (19 November 2015). Retrieved on 18 June 2017.
  5. I wouldn’t mind going down with Niyola - CDQ - Vanguard News (28 August 2015). Retrieved on 18 June 2017.
  6. 2016 Nigeria Music Video Awards: See the full list of winners (16 December 2016). Retrieved on 18 June 2017.
  7. CDQ to drop visuals for ‘Nowo e soke’ featuring Wizkid tomorrow - Nigerian Entertainment Today - Nigeria's Top Website for News, Gossip, Comedy, Videos, Blogs, Events, Weddings, Nollywood, Celebs, Scoop and Games (17 January 2016). Retrieved on 18 June 2017.
  8. CDQ: Rapper's "Quality" album cover is the worst you will see this year (17 August 2017). Archived from the original on 9 May 2017. Retrieved on 18 June 2017.
  9. ALBUM REVIEW: CDQ - "Quality". Retrieved on 18 June 2017.
  10. Album Review: CDQ - Quality - 360Nobs.com. Archived from the original on 19 October 2016. Retrieved on 18 June 2017.
  11. CDQ Unveils New Record Label N.S.N.S + Promo Photos. Retrieved on 18 June 2017.
  12. "CDQ drops another jam for the streets titled "Say baba'.". Retrieved on 2018-07-25.
  13. DOWNLOAD: CDQ - "Salaro" (Prod. by Masterkraft) - Latest Nigerian Song. Retrieved on 18 June 2017.
  14. MUSIC: CDQ X Wizkid – Make We Run (Prod. By Del B) - 360Nobs.com. Archived from the original on 29 July 2016. Retrieved on 18 June 2017.
  15. cdq ropes in dj maphorisa for the "say baba" remix (10 April 2017). Retrieved on 19 June 2017.
  16. Full Winners List @ The Nigerian Entertainment Awards #NEA2015 (8 September 2015). Archived from the original on 27 May 2017. Retrieved on 18 June 2017.
  17. Johnson. Soundcity MVP Awards 2016: See full list of winners. Archived from the original on 15 June 2017. Retrieved on 18 June 2017.
  18. 2016 Nigeria Music Video Awards: See the full list of winners (16 December 2016). Retrieved on 18 June 2017.
  19. Full List Of Winners At The 2017 Ghana-Naija Showbiz Awards (18 May 2017). Retrieved on 19 June 2017.
  20. Ghana-Naija Showbiz Awards 2017 nominees list: Tmghlive.com, Sarkodie, others nominated (19 March 2017). Retrieved on 19 June 2017.