Chioma Okoye

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chioma Okoye
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoChioma Okoye Dezie
Aha ọmụmụChioma Okoye Dezie
Aha enyereChioma Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Julaị 1983 Dezie
Ebe ọmụmụKaduna Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, omee Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos Dezie
Ebe obibiLagos Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2002 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Chioma Okoye bụ onye na-eme ihe nkiri onyonyo, Ọ bụkwa odee nakwa onye nkwado ihe ngosipụta. O si agụleri-otu nke dị n'Anambra East n' ala Najiria. Kemgbe ihe nkiri Nollywood ya bidoro n'afọ 2002, ọ meela ihe nkiri ịtụnanya dị otu narị, ma ree ihe karịrị nde vidio. [1] Mgbe ha natachara akara nturu ugo dị elu. [2] Kemgbe ọtụtụ afọ, Chioma so na ndi izizi bidoro ihe nkiri nke Nollywood. Ọ bụ onye isi nke ụlọ ọrụ akpọrọ Purple Ribbon Entertainment. [3]

Mmalite ndụ na agụmakụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

[4] A mụrụ Chioma na Kaduna ọ tolitere n' ezinụlọ ya, nne na nna ya na ụmụnne ya ndị nwoke na ụmụnne nwaanyị Godwin Okoye, Sam Okoye, Gloria Okoye, Christian Okoye na Victoria Okoye. [5] Nne ya Okoye Noami. Nna ya Elder Joseph Okoye nwụrụ ka ọnwa Eprel dị na mkpuru ụbọchi iri atọ nke afọ 2013. Chioma gara ụlọ akwụkwọ Faith Nursery na Primary, Kaduna steeti na Christ King King Seminary Nnobi Anambra Steeti . O mechara gaa [6] Unilag ebe ọ gụrụ akwụkwọ gbasara akụkọ na Strategic. [7]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

  1. Chioma Okoye. mcomet. Retrieved on 8 February 2014.
  2. Chioma Okoye. nigeriadailynews. Archived from the original on 27 March 2011. Retrieved on 17 February 2011.
  3. Chioma Okoye’s got Selling Points. WatchMan. Archived from the original on 10 June 2008. Retrieved on 8 June 2008.
  4. Chioma Okoye Makes Case For Youths Mentoring. Nigeria Schools Blog. Archived from the original on 20 March 2023. Retrieved on 12 April 2013.
  5. Chioma Okoye’s typical DAY. Nonye Ben-Nwankwo and Ademola Olonilua. Archived from the original on 11 January 2014. Retrieved on 11 January 2014.
  6. ="https://en.wikipedia.org/wiki/University_of_Lagos" rel="mw:ExtLink" title="University of Lagos" class="cx-link" data-linkid="45">University of Lagos
  7. Chioma Okoye’s note to Jonathan. Bimbo. Archived from the original on 2 March 2014. Retrieved on 22 April 2011.