Delia Bennett
Ọdịdị
Delia Bennett
| Akụkụ nke | Quilts of Gees Bend Alabama |
|---|---|
| Ụdịekere | nwanyị |
| Mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| Aha enyere | Delia |
| Aha ezinụlọ ya | Bennett |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1892 |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 1976 |
| Nwa | Ella Mae Irby, Creola Bennett Pettway |
| Ikwu | Linda Diane Bennett, Mary L. Bennett |
| Asụsụ obodo | English |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | omenkà, quilter, quiltmaker |
| Ụdị ọrụ ya | quilting |
| Ebe obibi | Boykin |
| Ebe ọrụ | Boykin |
| Agbụrụ | Ndi Afrika nke Amerika |
| Nwere ọrụ na mkpokọta | Philadelphia Art Museum |
| Ije | Quilts of Gees Bend Alabama |
| Onye nnọchite anya nwebiisinka | ikike mmeputakwa nke CISAC-otu nọchiri anya ya |
| Ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Delia Bennet (1892-1976) bụ ónyé America na-ese ihe. A na-ejikọta ya na ndị na-emepụta akwa akwa Gee's Bend, a na-ekwukwa na ọ bụ "ónyé isi nke ma eleghị anya ezinụlọ kachasị ukwuu nke ndị na-eme akwa akwa na Gee's bend".[1][2][3] A gụnyere ọrụ ya na nchịkọta nke Philadelphia Museum of Art.[4]
Oge ọ malitere
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ ya na 1892 na SS Pettway na Pleasant Pettway, a zụlitere Delia Bennett na Brown Plantation na Gee's Bend, Alabama. Ọ lụrụ Eddie Bennett ma ha zụlitere ụmụ nwanyị asaá na ụmụ nwoke anọ ọnụ. Bennett na di ya bụ ndị ọrụ ugbo na-azụ onwe ha, na-akụ nri n'azụ ụlọ ha. A manyere ha ka ha na-akụ ogho n'efu iji gbanwere ibi n'ala ubi, nke ezinụlọ Spurlin nwèrè na Camden, Alabama.[1]
Ihe ngosi
[dezie | dezie ebe o si]- 2019 - Philadelphia Museum of Art gụnyere ọrụ ákwà Bennett na ngosi Souls Grown Deep: Artists of the African American South[5]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Delia Bennett | Souls Grown Deep Foundation. www.soulsgrowndeep.org. Retrieved on 2019-04-21.
- ↑ Beardsley (2002). Gee's Bend: The Women and Their Quilts (in en). Tinwood Books. ISBN 9780971910409.
- ↑ Arnett (2006). Gee's Bend: The Architecture of the Quilt (in en). Tinwood Books. ISBN 9780971910478.
- ↑ Philadelphia Museum of Art Expands African American Art Collection (en). Art & Object. Retrieved on 2019-04-21.
- ↑ Souls Grown Deep: Artists of the African American South | Souls Grown Deep. www.soulsgrowndeep.org. Retrieved on 2021-03-06.