Fireboy DML

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Fireboy DML
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoAdedamola Adefolahan Dezie
Aha ọmụmụAdedamola Adefolahan Dezie
Aha enyereAdedamola Dezie
aha ezinụlọ yaAdefolahan Dezie
aha pseudonymFireboy DML Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya5 Febụwarị 1995, 5 Febụwarị 1996 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Ogun Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa, Asụsụ Yoruba Dezie
Ọrụ ọ na-arụsinger-songwriter Dezie
ụdị ọrụ yaǸkà Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Obafemi Awolowo Dezie
Ebe obibiLagos Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2012, 2012 Dezie
agbụrụNdi Yoruba Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwumusic Dezie
diskografiAfro Dezie
Ọrụ ama amaLaughter, Tears and Goosebumps Dezie
Onye òtù nkeYBNL Dezie
ụdịR&B dị ugbu a, Afrobeat Dezie
akara ndekọYBNL Nation, Empire Distribution Dezie
Ihe nriteCity People Entertainment Awards, Soundcity MVP Awards Festival, The Headies, All Africa Music Awards Dezie
ahọpụtara makaThe Headies, Soundcity MVP Awards Festival, African Entertainment Awards USA, NAACP Image Awards Dezie
webụsaịtịhttps://fireboydml.com/ Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Àtụ:Infobox musical artist Fireboy DML

Fireboy DML na Wazobia Max TV na-akparịta ụka na Machị 2019

Nkọwa Onwe

Aha Adedamola Adefolahan

Amaara ya dịka Fireboy

Amụrụ 1996/1997

Ogun Steeti, Naịjirịa

Nkenụụdị Afurobiiti, R&B

Aka ọrụ

Otii egwu

Odee egwu

Afọ ọ nọ ọrụ 2012-ugbua

Lebeelụy YBNL Nation, Empire Distribution

Ndi egwu Olamide

Website fireboydml.com

Adedamola Adefolahan (amụrụ n’afọ 1996/1997), [1] amaara nke ọma dịka Fireboy DML, bụ onye na-eti egwu na onye na-ede egwu na Naịjirịa . [2] O binyere aka na YBNL Nation, ụlọ ndekọ egwu nọrọ onwe ya bụ nke onye na-akụ egwu Naịjirịa bụ Olamide guzobere . Studio Abọm izizi ya bụ Laughter, Tears and Goosebumps pụtara na 2019. O meriri "Listener's Choice ma họpụta ya maka egwu nke afọ maka "Jealousy" na mmemme 2020 Soundcity MVP .

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

2018–wepụtara: "Jealous" and Laughter, Tears and Goosebumps[dezie | dezie ebe o si]

Fireboy DML toro na Abeokuta ma bụrụkwa onye otu ndị otu ukwe nke ụka ya. [3] Ọ bịara nwee mmasị na egwu mgbe ọ na-agụ akwụkwọ na Mahadum Obafemi Awolowo. Egwu ya bụ "Jealous" nke buputere ya, pụtara mbụ na YBNL Nation abọm Ntikọ YBNL Mafia Family (2018), tupu eweghachi ya na 25 Machị 2019. [4] [5] E ji ngwa egwu ndịa bụ jita, ịgba ọmenala na ndị mmadụ; ọ na-agwakọta egwu ndị Afrịka na ihe ndị dị na mba na egwu mkpụrụ obi. Ọ bụ Cracker Mallo mepụtara "Jealous" ma ọ bụ maka ịhụnanya na mmetụta mgbagwoju anya nke ịhụnanya. Ihe nkiri maka "Jealous" bụ Director K duziri ya.

Na 14 Juunu 2019, Fireboy DML wepụtara egwu ịhụnanya "What if I say". [6]. Ọ bụ pheelz rụpụtara ya [7] Ihe nlere anya nke “What if I say” bụ TG Omori duziri ya. Na 1 Ọgụstụ 2019, Fireboy DML wepụtara otu egwu "King" n'ime ya, ọ na-ekwupụta uru ọ bara maka mmasị ịhụnanya ya. [8] [9] VG egwu na-esonye "King" bụ TG Omori duziri ya ; o gosiri na ihe onyonyo Fireboy na mmasi ihunanya ya na Rolls Royce e ji fụlawa dozie, ya na kwa ebe ọ na-eti egwu na ihe ngosi ndị nlereanya na-aga ije.

Fireboy DML wepụtara abọm studio izizi ya Laughter, Tears and Goosebumps na 29 Nọvemba 2019. E bu ụzọ hazie ka e wepụta ya na 25 Nọvemba. [10] Egwú di na abọm ahụ bụ akara nke R&B na nke ịhụnanya na mmekọrịta mmadụ na ibe ya site na ịde egwu . LTG mejupụtara egwu iri na atọ ma ọ nweghị onye omenkà ọbula ya na ya tikọrọ egwu; ọ kpokọtara ihe karịrị nde isii na Spotify ụbọchị nke atọ ka wepụtachara ya. [11] [12] Ọ natara ntụle dị mma maka egwu ya site na ndị na-akatọ egwu, mana akatọchara ya n'ihi na akpọrọ ya ndekọ "Afuro-Laịf" karịa ọba egwu R&B. LTG bụ ndị egwu ewepụtara bụ ihe kwadoro ya "Jealous" "What if I say" na "King". [13]

Na Ọgụstụ 17, 2020, Fireboy wepụtara usoro egwu abọm ya ọzọ, 'Apollo. [14]

Fireboy DML akpọwo Jon Bellion, Passenger na Wande Coal dị ka ndị ọgbara ọhụrụ ọ na-elegara anya. [3]

Nkà[dezie | dezie ebe o si]

Fireboy DML na-akọwa ụda ya dị ka "Afro-Life" wee kwuo na ọ na-ede egwu ndị na-ege ntị nwere ike ịkọ. [3] Alphonse Pierre nke Pitchfork kọwara ụda ya dị ka "egwu nwayọ" wee kwuo na ọ "na-akọ akụkọ banyere ịhụnanya na usoro nhazi nke "Hallmark Christmas romance". [15]

Na omenala[dezie | dezie ebe o si]

Na 2020, a gụnyere egwu Fireboy DML na egwu FIFA 21. [16]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Abọm Studio[dezie | dezie ebe o si]

  • Laughter, Tears and Goosebumps (2019)[17]
  • Apollo (2020)
  • "Tattoo " (2020)

Egwu otu[dezie | dezie ebe o si]

  • "Jealous" (2019)[18]
  • "What If I Say" (2019)
  • "Dreamer" (2019)
  • "New York City Girl" (2020)
  • "Eli" (2020)
  • "Shade" (2020)
  • "Go Away" (2020)

Onyinye na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Emume onyinye Nrite Onye nnata Nsonaazụ Ref
2019 The Headies Na-esote onye a gga-elegara anya Ya onwe ya|style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara [19]
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
Egwu nke Afọ style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
City People of Music Awards Ọkacha mara nke Afọ style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara [20]
Kacha nkwa nke Afọ Ya onwe ya |style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
2020 Soundcity MVP Awards Festivals Egwu nke Afọ style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara [21]
Nhọrọ nke Ndị Na-ege Ntị style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
MVP ohuru kacha mma style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara

Nsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Watch Fireboy DML's New Music Video for 'Need You' (en) (14 January 2020). “The 23-year-old artist...”
  2. "Fireboy DML album make pipo do wow!", 29 November 2019. (in en-GB)
  3. 3.0 3.1 3.2 The New Guard of Nigerian Musicians (29 August 2019). Retrieved on 1 February 2020.
  4. Watch the Cinematic Music Video for Fireboy DML's "Jealous" (26 March 2019). Retrieved on 1 February 2020.
  5. Jealous - Single by Fireboy DML (25 March 2019). Retrieved on 9 February 2020.
  6. What If I Say - Single by Fireboy DML (14 June 2019).
  7. Fireboy DML shares music video for romantic new single, "What If I Say" (14 June 2019).
  8. King - Single by Fireboy DML (1 August 2019).
  9. Fireboy DML brings Lover Boy feels to new video, "King" (17 September 2019).
  10. 'Laughter, Tears and Goosebumps' is a commendable debut by Fireboy (1 December 2019). Retrieved on 9 February 2020.
  11. Fireboy DML Announces his debut album 'Laughter, Tears and Goosebumps' (6 November 2019). Retrieved on 9 February 2020.
  12. News:- Fireboy DML’s Album "Laughter, Tears & Goosebumps" Hits 6Million Spotify Streams In 3days (2 December 2019). Archived from the original on 7 August 2020. Retrieved on 9 February 2020.
  13. Fireboy DML, an urban romance (21 November 2019). Retrieved on 9 February 2020.
  14. Fireboy releases tracklist for 17-track new album, 'Apollo' (en-US) (2020-08-17).
  15. The Ones: Fireboy DML’s "Like I Do" (4 December 2019). Retrieved on 21 May 2020.
  16. Fireboy, Burna Boy and Rema feature on FIFA 21 soundtrack. Retrieved on 29 September 2020.
  17. FireBoy DML Studio Albums. Retrieved on 30 March 2020.
  18. FireBoy DML Songs & Albums. Archived from the original on 19 November 2020. Retrieved on 12 August 2020.
  19. Headies 2019: Here are all the winners at the 13th edition of music award. Pulse Nigeria (20 October 2019). Retrieved on 20 October 2019.
  20. #CityPeopleMusicAwards: Nominees List Out (2019-10-25). Retrieved on 2020-01-21.
  21. Burna Boy, Tiwa Savage, Rema, Teni & More Win Big at 2020 Soundcity MVP Awards (13 January 2020). Retrieved on 19 January 2020.

ref>Fireboy, Burna Boy and Rema feature on FIFA 21 soundtrack. Retrieved on 29 September 2020.