Jump to content

Folashade Sherifat Jaji

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Folashade Sherifat Jaji
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya10 Maachị 1957 Dezie
Ebe ọmụmụSurulere Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, chemist Dezie
Ọkwá o jiLagos State Executive Council Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Lagos, University of Ibadan, Administrative Staff College of Nigeria Dezie

 

Folashade Sherifat Jaji
Lagos State Secretary to State Government
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]]
Templeeti:Str rep
30 May 2019
Lagos State Head of Service
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]]
In office
Templeeti:En dash range
Preceded byJosephine Oluseyi Williams
Succeeded byOlabowale Ademola
Permanent Secretary, Lagos State Ministry of Establishments, Training and Pensions
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]]
Preceded byTunji Bello
Personal details
Born (1957-03-10) 10 Maachị 1957 (age 67)
Surulere, Lagos State, Nigeria
Political partyNon-partisian

Folashade Sherifat Jaji (amụrụ na 10 Machị 1957) bụ onye Naijirịa na-emepụta kemịkal, onye ọrụ gọọmentị na odeakwụkwọ nke Gọọmentị Lagos.[1] Ọ bụbu onye isi ọrụ na Lagos State, ọfịs ọ rụrụ mgbe ọ rụchara ọrụ dị ka odeakwụkwọ na-adịgide adịgide, Lagos State Ministry of Establishments, Training and Pensions.[2][3] O nyekwara gọọmentị etiti aka imeziwanye ego ọrụ gọọmentị.

Oge ọ malitere

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Sherifat na Machị 3, 1957 na Surulere, obodo ukwu nke Lagos State, ndịda ọdịda anyanwụ Nigeria.[4] Ọ gara Anglican Girls Primary School na Surulere, lagos tupu ọ gaa Queen's College na Yaba, ebe ọ nwetara asambodo ụlọ akwụkwọ West Africa na 1974. Ọ natara nzere bachelọ nke sayensị na Mahadum ṅke Ibadan, ebe a zụrụ ya dị ka onye na-emepụta kemịkal tupu ya edebanye aha maka Post Graduate Diploma na Public Administration na Administrative Staff College of Nigeria mgbe ọ gụsịrị otu afọ Youth Service na Nigerian Breweries.[5] Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na 1985, ọ gara Mahadum Lagos ebe ọ nwetara ṅzere Master of Business Administration na 1989.[6]

Ọrụ Obodo

[dezie | dezie ebe o si]

Ọ sonyeere ndị ọrụ gọọmentị nke steeti Lagos na 27 Ọktoba 1980 na kọmitii ọrụ ikpe nke steeti tupu e zigara ya n'ọfịs gọvanọ steeti, Ngalaba ṅke ndọrọ ndọrọ ọchịchị ebe ọ jere ozi afọ abụọ, n'etiti 1980 na 1982, n'otu afọ ahụ ka ọ natara ọrụ na kọm ọrụ gọọmentụ steeti ebe ọ nọrọ afọ abụọ ọzọ tupu ọ laghachi n'ọfesọ Gọ Gọ Agha na Ngalaba mmemme na mmefu ego ebe ọ nọrọ ọnwa asaa, n'agbata afọ 1985 na 1992.[7][8]

N'ọnwa Nọvemba afọ 2008, a họpụtara ya ka ọ bụrụ odeakwụkwọ na-adịgide adịgide, Ụlọ Ọrụ Nkụzi na Ezumike ṅká, ọkwá ọ nọrọ afọ anọ.[9] N'ụbọchị mbụ n'ọnwa Machị n'afọ 2011, ọ ghọrọ odeakwụkwọ na-adịgide adịgide, Ministri nke Ụlọ Ọrụ, Ọzụzụ na Pensions nke Lagos State.[10] N'abalị iri na asaa ṅ'ọnwa Febụwarị n'afọ 2015, a họpụtara ya dị ka onye isi ọrụ nke steeti Lagos iji nọchie Josephine Oluseyi Williams, onye bụ onye isi ọrụ iri na asaa nke ọrụ ọha na eze steeti.[11][12]

Na 30 Mee 2019, Gọvanọ Lagos Steeti Babajide Sanwo-Olu họpụtara Jaji dị ka odeakwụkwọ ọhụrụ nke Gọọmentị Steeti (SSG).[13]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. GOVERNOR BABAJIDE SANWO-OLU MAKES 1ST APPOINTMENT. NAMES MRS. FOLASHADE SHERIFAT JAJI, FORMER HEAD OF SERVICE AS SECRETARY TO THE STATE GOVERNMENT. (en-US). Lagos State Government. Archived from the original on 2019-05-31. Retrieved on 2019-05-31.
  2. Our Correspondent. New Telegraph – HoS lauds stakeholders as Lagos pays N31.9bn to retirees. newtelegraphonline.com. Archived from the original on 2015-04-16. Retrieved on 2015-04-16.
  3. ZAKA KHALIQ. Expert warns retirees on extravagancy. Newswatch Times. Archived from the original on 2016-07-03. Retrieved on 2015-04-16.
  4. Fashola Appoints Sherifat Jaji 18th Lagos Head Of Service - Leadership Newspapers. lagosstatenews.com. Archived from the original on 2022-10-24. Retrieved on 2022-10-24.
  5. Meet Lagos New Head of Service. factualtimes.com. Archived from the original on 2022-10-24. Retrieved on 2022-10-24.
  6. Fashola appoints new HOS. Archived from the original on 2016-03-03. Retrieved on 2015-04-16.
  7. Sherifat Folashade Jaji Becomes Lagos Head of Service. starconnectmedia.com.
  8. "Fashola swears in new Head of Service - Premium Times Nigeria", Premium Times Nigeria, 2015-02-18. Retrieved on 2017-12-22. (in en-GB)
  9. Leadership Newspaper (17 February 2015). Fashola Appoints Sherifat Jaji 18th Lagos Head Of Service. Nigerian News from Leadership News.
  10. Fashola appoints 4 new Permanent Secretaries. Vanguard News.
  11. Lagos Unveils New Head Of Service, Sherifat Folashade Jaji. The Gazelle News. Archived from the original on 2020-07-21. Retrieved on 2022-10-24.
  12. Lagos names another female head of service. The NEWS.
  13. Sanwo-Olu appoints ex-HoS Folasade Jaji as new SSG (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2019-05-31.