Hafsat Idris

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Hafsat Idris
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereHafsat Dezie
aha ezinụlọ yaIdris Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya14 Julaị 1989 Dezie
Ebe ọmụmụSagamu Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Hausa Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Hausa, Arabic, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee, Asụsụ Hausa, Arabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2015 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaOkpukpere Alakụba Dezie

Hafsat Ahmad Idris ama kwa ya dị ka Hafsat Idris (amụrụ ya na 14 Jụlai afọ 1987), [1] [2] bụ onye Naijiria n'eme ihe nkiri na ụlọ ọrụ Kannywood . O sonyere na ihe nkiri mbu ya Barauniya (2016). [3] O meriri ihe nrite ndi nwanyi nke afọ 2019 [4]

Mmalite ndụ na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Hafsat bụ nwaafọ Kano Steeti, na mgbago ugwu naijiria . Amuru ya ma zulite na Shagamu, Ogun Steeti . Ọ pụtara na nke izizi na ụlọ ọrụ ihe nkiri nke Kannywood na ihe nkiri akpọrọ Barauniya, o gosipụtara n'akụkụ Ali Nuhu, na Jamila Nagudu ,.

N’afọ 2018, Hafsat hibere ụlọ ọrụ na- emepụta ihe nkiri a maara dịka Ramlat Investment, o mepụtara ọtụtụ ihe nkiri na 2019 gụnyere Kawaye nke ndị nkiri dịka Ali Nuhu, Sani Musa Danja na onwe ya.

Onyinye[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Onyinye Atiya Nsonaazụ
2017 Obodo Ndị Ntụrụndụ Obodo Kacha kwere nkwa omee [5] họpụtara
2018 Obodo Ndị Ntụrụndụ Obodo Nwanyị kacha mma [6] merie
2019 Obodo Ndị Ntụrụndụ Obodo Nwanyị kacha mma merie
2019 Obodo Ndị Ntụrụndụ Obodo Ihu nke Kannywood merie

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Hafsat egosila ọtụtụ ihe nkiri, gụnyere ihe ndị a: [7]

Aha Afọ
Biki Buduri ND
Furuci ND
Labarina ND
Barauniya 2015
Makaryaci 2015
Abdallah 2016
Ta Faru Ta Kare 2016
Rumana 2016
Da Ban Ganshi Ba 2016
Dan Almajiri 2016
Haske Biyu 2016
Maimunatu 2016
Mace Mai Hannun Maza 2016
Wazir 2016
Gimbiya Sailuba 2016
Matar Mamman 2016
Risala 2016
Igiyar Zato 2016
Wata Ruga 2017
Rariya 2017
Wacece Sarauniya 2017
Zan Rayu Da Ke 2017
Namijin Kishi 2017
Rigar Aro 2017
Yar Fim 2017
Dan Kurma 2017
Kawayen Amarya 2017
Dr Surayya 2018
Algibla 2018
Ana Dara Ga Dare Yayi 2018
Mata Da Miji 2019

Ebe m si nwete[dezie | dezie ebe o si]