Ijeoma Nwaogwugwu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ijeoma Nwaogwugwu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoIjeoma Dezie
Aha enyereIjeoma Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya14 Disemba 1966 Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ntaakụkọ Dezie
ụdị ọrụ yaonye nchikota akuko Dezie
onye were ọrụThisday Dezie
Ọkwá o jionye nchikota akuko Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos, The Wharton School Dezie
ogo mmụtaBachelor of Science Dezie
Onye òtù nkeNigerian Union of Journalists Dezie

Ijeoma Nwaogwugwu bụ onye nta akụkọ Naijiria. Ọ bụ ọsụ ụzọ na-ahụ maka njikwa nke Arise TV, ụlọ ọrụ mgbasa ozi Naijiria. [1] Ọ bụ otu n'ime ndị nduzi nke akwụkwọ akụkọ Thisday. Ọ bụkwa onye nchịkọta akụkọ n'akwụkwọ akụkọ THISDAY . [2] [3] Ọ bụ nwanyị nke abụọ n'akụkọ ihe mere eme nke Naijiria a họpụtara onye nchịkọta akụkọ nke akwụkwọ akụkọ mba, nke mbụ bụ Doyin Abiola . [4]

Ndụ mmalite na akaọrụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ na ọ̀nwa Disemba 14 1966, n'afọ 2012, Nwaogwugwu ghọrọ onye nchịkọta akụkọ nke akwụkwọ akụkọ THISDAY dịka onye nchịkọta akụkọ gara aga bụ Simon Kolawole, mere onye nchịkọta akụkọ. Nke a butere Kolawole arụkwaghịm dịka ngagharị iwe. [5]

N'afọ 2018, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi ọwa Arise News. [6] Ọ họọrọ nke mbụ n'ime ụmụ nwanyị iri abụọ na ise kachasị ike na nta akụkọ dịka WijAfrican (Women in Journalism Africa. [1] kwuo.

Na afọ 2020, edepụtara ya dị ka otu n'ime ụmụ nwanyị 25 kachasị ike na mgbasa ozi Nigeria. [7]

Till date Nwaogwugwu is the only editor at This Day, to have edited the Saturday Edition, the Sunday Edition the daily title.

Na Naijiria, ọ bụ nwanyị nke abụọ a họpụtara onye nchịkọta akụkọ nke obodo, nke mbụ bụ Doyin Abiola. [8]

Ọmụmụ: Ụlọ Akwụkwọ Wharton nke Mahadum Pennsylvania, UNILAG Nigeria

Edensibịịa[dezie | dezie ebe o si]