Kudirat Kekere-Ekun
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Kudirat |
ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Febụwarị 1958, 7 Mee 1958 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | oka mmuta, Onye òká ikpe |
Ọkwá o ji | Onye isi ikpe nke Naịjirịa, Justice of the Supreme Court of Nigeria |
ebe agụmakwụkwọ | London School of Economics and Political Science, University of Lagos, Nigerian Law School |
ogo mmụta | Bachelor of Laws, Master of Laws |
prefix nsọpụrụ | Order of the Federal Republic |
Koodu ọkpụkpọ obodo | +234 |
Kudirat Motonmori Olatokunbo nke a maara nke ọma dị ka Kudirat Kekere-Ekun CFR (amụrụ na 7 Mee 1958) bụ onye ọka iwu Naijirịa na onye ọka ikpe nke Ụlọikpe Kasị Elu nke Naijirịa .[1][2]
Agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Kekere Ekun na 7 Mee 1958 na London, United Kingdom.[3] N'afọ 1980, ọ nwetara ṅzere bachelọ na Iwu na Mahadum Lagos ma nabata ya na Nigeria Bar ṅa 10 Julaị 1981, ebe ọ gụsịrị akwụkwọ na Nigerian Law School tupu ọ gaa London School of Economics ebe ọ nwetara nzere masta na Iwu ṅa Nọvemba 1983.[4][5]
Ọrụ iwu
[dezie | dezie ebe o si]Kudirat sonyeere ndị ọka ikpe nke steetị Lagos dị ka onye isi majie nke abụọ wee rịgoro n'ọkwa onye ọka ikpe ụlọ ikpe dị elu nke steetị. Ọ rụrụ ọrụ dị ka Onye isi oche nke Ụlọikpe Na-ahụ Maka Ịpụnara Mmadụ na Ịkụ Ọkụ, Mpaghara II, Ikeja n'etiti Nọvemba 1996 ruo Mee 1999. A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi oche nke ụlọ ikpe mkpegharị ikpe nke Naijiria n'afọ 2004 tupu a họpụta ya dị ka onye ọka ikpe nke Ụlọikpe Kasị Elu nke Naijeria n'ọnwa Julaị afọ 2013.[6]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ SANs, lawyers hail Justice Kekere-Ekun’s elevation to Supreme Court. Vanguard News. Retrieved on 2 May 2015.
- ↑ NGP KYG: Justice K.M.O Kekere-Ekun. nigeriagovernance.org. Retrieved on 2 May 2015.
- ↑ Senate confirms Justice Kekere-Ekun as Justice of Supreme Court. nigeriatrends.com. Archived from the original on 1 July 2019. Retrieved on 2 May 2015.
- ↑ Another First for Justice Kudirat Kekere-Ekun, Articles - THISDAY LIVE. thisdaylive.com. Retrieved on 2 May 2015.
- ↑ Latestnigeriannews. CJN charges new SCourt justice, Kekere-Ekun on integrity. Latest Nigerian News. Retrieved on 2 May 2015.
- ↑ Rilwan. Judiciary... a tale of powerplay, politics and miscarried justice (2) - The Nation. The Nation. Retrieved on 2 May 2015.