Mele Kyari

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mele Kyari
Group Managing Director of the Nigerian National Petroleum Corporation
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
Àtụ:Str rep
7 July 2019
Preceded byMaikanti Baru
Nigerian National Representative, Organization of Petroleum Exporting Countries (OPEC)
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
Àtụ:Str rep
2018
Group General Manager, Crude Oil Marketing Division, NNPC
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Personal details
Born (1965-01-08) 8 Jenụwarị 1965 (age 59)
Nigeria, Maiduguri, Borno State
EducationUniversity of Maiduguri
OccupationPublic Servant
Mele Kyari
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereMele Dezie
aha ezinụlọ yaMele Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Jenụwarị 1965 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Asụsụ obodoKanuri Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Kanuri, Asụsụ Hausa, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụndị agha, geologist Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Maiduguri Dezie

Mele Kolo Kyari (amụrụ na 8 Jenụwarị, na afọ 1965) bụ onye Naijiria na-amụ banyere ala, onye na-ere mmanụ ala na onye isi nchịkwa nke iri na itoolu (GMD) nke Nigerian National Petroleum Corporation (NNPC). Tupu nhọpụta a, Kyari bụ onye isi njikwa otu, ngalaba ahịa mmanụ ala nke NNPC na onye nnọchi anya mba Naịjirịa na Organization of Petroleum Exporting Countries (OPEC) kemgbe afọ 2018.

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Kyari na 8 Jenụwarị, na afọ 1965 na Maiduguri, Borno Steeti. Ọ gara Government Community Secondary School Biu na Borno State n'etiti afọ 1977 na afọ 1982. N'afọ 1987, ọ nwetara nzere bachelọ nke sayensị (BSc) na geology na sayensị ụwa na Mahadum Maiduguri.[1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe Maikanti Baru lara ezumike nká na ụlọ ọrụ ahụ na 7 Julaị, na afọ 2019, gọọmentị nke Onye isi ala Muhammadu Buhari họpụtara Kyari dị ka GMD nke iri na itoolu nke ụlọ ọrụ Naịjirịa National Petroleum Corporation.[2][3] N'afọ 1991, ọ sonyeere NNPC Processing Geophysicist na Integrated Data Services Limited. N'afọ 1991, ọ malitere ọrụ ya na Ngalaba Geological Survey nke Naịjirịa dị ka Field Geologist. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye na-ahụ maka nchọpụta na National Petroleum Investment Management Services (NAPIMS) na afọ 1998. N'afọ 2007, Kyari duziri Production Sharing Contracts Management na Crude Oil Marketing Division (COMD).[1] N'afọ 2014, ọ ghọrọ General Manager, Crude Oil Stock Management ebe n'afọ 2015 a kwalitere ya n'ọkwa Group General Manager, COMD.[1] Ọ bụ onye na-elekwasị anya na Open Government Initiative, atụmatụ ahụ na-enyere gọọmentị aka ịchọpụta onye na-azụ ma na-ere mmanụ. Na 13 Mee, na afọ 2018, ọ ghọrọ onye nnọchi anya mba Naijiria na OPEC.[4][5]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 Kasim. (Profile) Mele Kyari, the New NNPC Helmsman. ThisDay. Retrieved on 8 July 2019.
  2. Baru sets new bar for new NNPC GMD Mele Kyari (en-US). P.M. News (2019-07-07). Retrieved on 2019-07-08.
  3. "Kyari take over from Baru as NNPC oga", 2019-07-08. Retrieved on 2019-07-08. (in en-GB)
  4. Five things to know about new NNPC GMD (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2019-07-08.
  5. Breaking: FG appoints Mele Kyari, new chief executive of NNPC (en-US). Vanguard News (2019-06-20). Retrieved on 2019-07-08.