Gaa na ọdịnaya

Michelle Dede

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Michelle Dede
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha enyereMichelle Dezie
aha ezinụlọ yaDede Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya23 Maachị 1984 Dezie
Ebe ọmụmụJémanị Dezie
ŃnàBrownson Dede Dezie
nwanneNajite Dede Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Ijaw languages, pidgin Naịjirịa Dezie
ọrụ ọ na-arụomee, oko akuko ihe onyonyo, onye na-emeputa ihe nkiiri Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọAmerican College Dezie
Ebe obibiLagos, London Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2006 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaChristianity Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
Ihe nriteBest of Nollywood Awards Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Michelle Dede bụ onye Naijiria na-eme ihe ngosi na onye na-eme ihe nkiri. O mebere ihe nkiri a akpọrọ Flower Girl ma tinyekwa aka na usoro ihe onyonyo a na-akpọ Desperate Housewives Africa na ihe nkiri 2017 ihe nkiri mkpali obi What Lies Within. [1]

Ndụ mmalite na agụmagu akwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

Amụrụ ya na Germany, Dede tolitere n'ezinụlọ nwere mmetụta, nna ya bụ Brownson Dede, onye nnọchi anya onye Naijiria na Etiopia. [1] Ọ gụrụ akwụkwọ izizi ya na Brazil, ọ gụrụ sekọndrị na ụlọ akwụkwọ sekọndrị di na Australia na Ethiopia. O mechara gawa mba United Kingdom ka ọ gụọ Fashion Design na Marketing na American College dị na Lọndọn, UK O nwetara nzere ndị gụchara mahadum na Communications na PR site na otu ụlọ akwụkwọ ahụ. [2]

Ọrụ ya malitere na-eso ezumike na Nigeria na nke ahụ mere ka ọ banye na ntụrụndụ. Na 2006, n'akụkụ Olisa Adibua, ọ kwadoro mbipụta mpụta mbụ nke Big Brother Nigeria, usoro ihe nkiri telivishọn Naijiria dabere na usoro Big Brother. [2] O mechara mepụta ihe nkiri 2013 Flower Girl tupu ọ gaa n'ihu igosi pụta dị ka Tari Gambadia na usoro TV Desperate Housewives Africa. Ọ kwụrụ na Oprah Winfrey bu mkpali ya dị ka onye na nabata ọbịa n'TV. [3] N'afọ 2017, Dede gbara egwu na ihe nkiri mkpali obi Naijiria What Lies Within ya na Paul Utomi, Kiki Omeili na Tope Tedela . [4] Na 2018 ọ gosiputara na Moms at War. [5]

Ihe nkiri

[dezie | dezie ebe o si]
  • Flower Girl (2013)
  • Desperate House Wife Africa (2015)
  • Whst Lies Within (2017)
  • Moms at War (2018)
  • Eve (2019)
  • Therapist (2021) [6]

Ndụ onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

Dede bụ nwanne nwanyị onye na- akpa ọchị Najite Dede na onye nnọchi anya ika maka ụlọ ọrụ ọkachamara mma Emmaus Beauty. [7] [8]

Ihe nrite na nhọpụta

[dezie | dezie ebe o si]
Afọ Ihe nrite Udi Ihe nkiri Nsonaazụ Nsidee
2017 Best of Nollywood Awards Onye na-eme ihe nkiri kacha mma n'ọrụ ndu – bekee Ihe Dị n'ime Merie [9]

 

  1. 1.0 1.1 "'Don't be afraid of failure, every rejection is a lesson' • Leading Ladies Africa speaks to Michelle Dede", YNaija, 18 June 2016. Retrieved on 16 July 2016.
  2. 2.0 2.1 Izuzu. "Michelle Dede: 9 things you should know about multilingual TV host, actress", Pulse Nigeria, 23 March 2016. Retrieved on 16 July 2016.
  3. Francesca Uriri. "Michelle Dede: Ambitious and compassionate", The Guardian, 25 June 2016. Retrieved on 16 July 2016.
  4. https://dailytimes.ng/entertainment/tope-tedela-produces-first-movie/
  5. July 24, 2018 Here's when Omoni Oboli's new film will be released in cinemas, Pulse Nigeria
  6. Toyin Abraham, Rita Dominic return to set for The Therapist (en-US). Latest Nigeria News, Nigerian Newspapers, Politics (2020-09-02). Retrieved on 2021-04-06.
  7. "From Feeling Ugly to "I Accept Me" – Michelle Dede tells All", BellaNaija, 25 August 2015. Retrieved on 16 July 2016.
  8. Taire (4 July 2010). "Our father taught us to respect everyone"â€" Najite & Mitchelle Dede. Vanguard News. Retrieved on 16 July 2016.
  9. BON Awards 2017: Kannywood’s Ali Nuhu receives Special Recognition Award (en). Daily Trust (2017-11-23). Retrieved on 2021-10-07.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]