Nazo Ekezie

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nazo Ekezie
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye na-emeputa ihe nkiiri Dezie
Ihe nriteCity People Entertainment Awards Dezie

Nazo Ekezie bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri nke aha ya bụ Chinazorom Ekezie . [1] Ọ meriri 2017 City People Movie Awards (asatọ n'usoro) maka onye na-eme ihe nkiri kachasị mma nke afọ(Bekee). [2]

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Nazo bụ nke abụọ n'ime ụmụaka anọ. [3] Ọ na-eme ncheta ọmụmụ ya na Disemba 22 nke afọ ọ bụla. [4]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Nazo gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị ya na Federal Government Girls College, Lejja, Nsukka na steeti Enugu . O nwetara nzere bachelọ na bekee na linguistics na mahadum Ebonyi steeti . [4]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Nazo bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri malitere ime ihe n'etiti 2009 na 2010, ọ batara n'ìhè ka o gosichara na ihe nkiri Thanks for Coming nke Uche Nancy mere . [5] [6]

Na 2018, Nazo Ekezie mepụtara ihe nkiri nke ya, Flawed ọ gosiputara na ihe nkiri ahụ n'akụkụ ndị na-eme ihe nkiri Nollywood dị ka Ebele Okaro, Mofe Duncan, Bolaji Ogunmola, na ndị ọzọ. O nwere ụlọ ọrụ mmepụta ihe a maara dị ka Unoaku Production Company. [3] [7]

Na Nọvemba 26, 2020, nke bụ ụbọchị ọmụmụ nke onye na-agụ egwú na onye na-emepụta egwu Naijiria Don Jazzy, Nazo jisiri obi ike jụọ Don Jazzy ụbọchị ha ga anọkorita mgbe ọ na-ezipụ ọchịchọ ụbọchị ọmụmụ site na Instagram. [8] Don Jazzy kweere arịrịọ ka ya na ya nwee ụbọchị. [9]

Ihe nkiri ahọpụtara[dezie | dezie ebe o si]

Ihe nkiri
Afọ Aha Oru Nkedo ahoputara Nsidee
2021 Ill Fated Freda
  • Daniel Aliyu
  • Kin Jacob
  • Chenna Nnanna
[10]
2020 Deeply in Love Eden
[11]
2020 A Dance to Forget Juliet [12]
2019 Flawed Chita
[13]
2018 Children's Day
  • Sam Uche Ayamele
  • Wole Ojo
  • Jude Orhorha
  • Lisa Onu
[14]
2017 Surprise Wedding Bunmi
[15]
2011 Gallant Babes Bella
[16]

Otuto[dezie | dezie ebe o si]

Nazo Ekezie meriri City People Movie Awards (asatọ na usoro) maka o ye na-eme ihe nkiri kachasị mma nke afọ (Bekee). Emere ihe nrite ahụ na October 8, 2017 na Balmoral Event Center, Oregun, Ikeja, Lagos ; ma akwụkwọ akụkọ City People gosipụtara ya. [2]

Nsidee[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. 'Actress Nazo Ekezie Is A Carbon Copy Of Her Mother'- See Their Lovely Photos Together - Opera News. ng.opera.news. Archived from the original on 2021-11-11. Retrieved on 2021-11-11.
  2. 2.0 2.1 Emmanuel (2017-10-18). Full List Of Winners At The 2017 City People Movie Awards (en-US). City People Magazine. Retrieved on 2021-11-11.
  3. 3.0 3.1 Ukwuoma (2019-02-02). A-list actresses scare young actresses away from Nollywood — Nazo Ekezie (en-GB). Tribune Online. Retrieved on 2021-11-11.
  4. 4.0 4.1 Nkosi (2021-01-05). Nazo Ekezie biography, age, profile, husband, Don Jazzy & education - The Nation (en-US). Archived from the original on 2021-11-11. Retrieved on 2021-11-11.
  5. Nazo Ekezie- All My Battles in Nollywood Revolved Around Women (en-US). THISDAY LIVE (2019-01-25). Retrieved on 2021-11-11.
  6. Agbana (2017-02-10). No woman is truly happy without good sex — Chinazo Ekezie (en-US). Vanguard Nigeria News. Retrieved on 2021-11-11.
  7. Paidnaija (2020-07-25). Flawed – Nollywood Movie (en-US). Nollywood movies. Archived from the original on 2021-11-11. Retrieved on 2021-11-11.
  8. "Don Jazzy reply Nazo Ekezie 'toast'", BBC News Pidgin. Retrieved on 2021-11-11.
  9. Paulavish (2020-11-27). DonJazzy and actress Nazo spotted together after she asked him on a date (en-US). Lifestyle Nigeria. Archived from the original on 2021-11-11. Retrieved on 2021-11-11.
  10. Ill Fated 2021 Nigerian Movie. Retrieved on 2021-11-11.
  11. Deeply in Love a 2020 Nigerian Movie. Retrieved on 2021-11-11.
  12. A Dance to Forget. Retrieved on 2021-11-11.
  13. Flawed a 2019 movie that stars Nazo Ekezie and other Nollywood actors. Retrieved on 2021-11-11.
  14. Children's Day (2018) Nigerian Movie. Retrieved on 2021-11-11.
  15. Surprise Wedding. Retrieved on 2021-11-11.
  16. Gallant Babes. Retrieved on 2021-11-11.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

aha IMDb