Yul Edochie

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Yul Edochie
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereYul Dezie
aha ezinụlọ yaEdochie Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya7 Jenụwarị 1982 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
ŃnàPete Edochie Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa, Asụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke ọdụ ụgbọ mmiri-harcourt Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2007 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
ihe nkiriỌgwụgwụ Dị N'Ọdịda (ihe nkiri), Moms at War Dezie

Yul Edochie onye nke aha ya mgbe mụrụ ya na ụbọchị asaa na ọnwa Jenụwarị na afọ iri na itoolu na iri asatọ na abụọ (1982) bu Yul Chibuike Daniel Edochie)[1][2] Ọ bụ onye na-eme ihe nkiri, onye Nigerian, ma'na akpọrọ ya Yul make onye Russian Yul Brynner bu kwa onye na-eme ihe nkiri[3] Ọ bụ onye Anambra state Nigeria, nwa Pete Edochie onye na emekwa ihe nkiri. O tolitere na Lagos na Enugu, ọ bụrụ kwa onye nke ikpeazụ n’ime ụmụ isii. ọ lụrụ nwanyi mgbe ọ dị afọ iri abụọ na abụọ.[4][5] Ọ gara Mahadum Port Harcourt, ebe ọ natara asambodo nke Bachelor of Arts na ihe nkiri akpọrọ Dramatic Arts na asụsụ bekee.

Mbido ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Yul gara ulo akwụkwọ ọta akara na Lillians Day Nursery School na Robinson Street Primary School, Enugu n'etiti 1984 na 1992. Ọ gara akwụkwọ ndekọ na 1992 ruo 1998 na Marist Brothers 'Juniorate, Uturu, Sekọndrị nke ndị Mahadum Enugu, Ecumenical Community Sekọndrị School Enugu na New Haven Boys Sekọndrị School Enugu.

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Ọ hụ May Aligwe ma nwee ụmụ nwoke 3 na otu nwa amụrụ. [6]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ sonyeere Nollywood na 2005 na ihe nkiri mbụ ya nke akpọrọ "The Exquires" ya na Justus Esiri na Enebeli Elebuwa ndị nke nwụgorụ nu. Ọ ghọrọ onye a ma ama na 2007 mgbe ya na Genevieve Nnaji na Desmond Elliot gosipụtara ihe nkiri akpọrọ "Wind Of Glory". [7]

Ihe ndị ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

Ulọ akwụkwọ Academy nke Yul Edochie[dezie | dezie ebe o si]

N’afọ 2015, Yul Edochie mepere ụlọ akwụkwọ maka mmuta ihe nkiri na Lagos. Ọ malitere ụlọ akwụkwọ agụm akwụkwọ nkea n'ihi ndalata na ogo na ọrụ aka nke ndị na-eme ihe nkiri. Dị ka ọ kọwara, ulo akwukwo nke ahụ kwesiri izụ umu umu Nollywood ndi na eme ihe nkiri, Ọrụ nke ọ chọrọ ịrụ n'onwe ya. Ulọ akwụkwọ ahụ na-enye ndị nwere amamihe ohere maka iwebata ha na ọrụ ihe nkiri nke Nigeria. [8] [9] [10] [11] [12] [13]

Ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

N’abalị iri na anọ n’ọnwa nke Julaị n'afọ 2017, Yul Edochie kwupụtara na ya bu n’obi ịzọ ọkwa Gọvanọ Anambra State.[14] Ọkwuputara nkwupụta na atụmanya na iwu ọhụrụ maka Not Too Young To Run ga-enyere ya aka.[15] Ekwuputara nkwupụta ọkwa a na ụbọchị 22nd nke ọnwa Ọgọst 2017 mgbe ọ were akwụkwọ nke otu ndọrọndọrọ ọchịchị "Democratic Peoples Congress" ma bụrụkwa onye mechara bụrụ ọkọlọtọ na onye ga-azọ ọkwa gọvanọ nke pati ahụ maka ịzọ ọkwa gọvanọ nke steeti Anambra.[16][17][18]

Onyinye[dezie | dezie ebe o si]

Year Award Category Result Notes
2015 Afrifimo Awards[19] Best Actor Ahọpụtara Afrifimo Special Recognition Award 2015 was given
2014 2014 Nollywood Movies Awards[20] Best Lead Male Ahọpụtara
2013 Pamsaa Awards[21] Best Actor Merie
City People Entertainment Awards Best Actor of the Year (English) Merie
2012 2012 Nollywood Movies Awards[22] Best Actor In A Supporting Role Ahọpụtara
2009 City People Entertainment Awards Best New Actor Of The Year (English) Merie

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Year Film Role Notes
2007 Sleek Ladies Starring Daniella Okeke, Ini Edo, Rita Dominic
2007 Wind of Glory[23] Emeka Starring Desmond Elliot, Genevieve Nnaji
2008 Give It Up Starring Mike Ezuruonye, Ini Edo
2008 Kiss My Pain Johnson Starring Mike Ezuruonye, Mercy Johnson
2009 Tears of Hope Starring Ngozi Ezeonu, Olu Jacobs, Mercy Johnson
2009 My Loving Heart Starring Stella Damasus-Aboderin
2010 Unstoppable Chris
2011 Sarafina Owen Starring Rita Dominic, Halima Abubakar
2011 Pleasure and Crime Johnson
2012 Zone 9 Starring Nkem Owoh, Annie Macaulay–Idibia
2012 Bridge of Contract Starring Patience Ozokwor, Chika Ike, Chacha Eke
2012 The End is Near Starring Patience Ozokwor, Chika Ike, Chacha Eke
2012 Against The Law Anthony Starring Olu Jacobs, Van Vicker
2013 Eye Of The Eagle
2013 Death Certificate Starring Stephanie Okereke
2013 The Jezebels Starring Tonto Dikeh
2013 Blind Choice Starring Oge Okoye
2013 Money Kingdom Starring Clem Ohameze Pete Edochie
2013 Agony Of A Princess Starring Chioma Chukwuka
2013 Restless Soul Starring Chika Ike
2014 The Mirror Film Director Teco Benson Starring Kate Henshaw
2014 Chioma The Weeping Queen Prince Chukwuemeka
2014 Apostles Of Lucifer Starring Ini Edo
2014 Python Queen Prince Oma Starring Patience Ozokwor, Nuella Njubigbo
2015 Dooshima Film Director: Yul Edochie Starring Mike Ezuruonye
2015 Ojuju Calabar Starring Belinda Effah, Ebube Nwagbo
2015 Royal Maid Prince Izozo Starring Eucharia Anunobi
2015 Compound Fools Starring Funke Akindele
2015 Dowry Man Uche Film Director: Desmond Elliot. Starring Monalisa Chinda, Iyabo Ojo
2017 The Affectionate Wife Starring Queen Nwokoye
2017 Passion of a Prince Starring Chiwetalu Agu
2017 Mysterious Family
2017 ATM Machine Nichodemu Starring Nkechi Nweje, Destiny Etiko, Jerry Williams
???? Royal Choice Starring Joyce Kalu,
2018 The Billionaires Eze Kwe Eche Starring Osita Iheme
2018 Moms at War Starring Omoni Oboli, Funke Akindele

Igwe onyonyo[dezie | dezie ebe o si]

  • The Palace (Soap Opera).
  • Royal Castle (Soap Opera).
  • Tinsel (TV series) (Soap Opera)

Ntụrụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Getting married at 22 my greatest decision –YUL EDOCHIE", The Sun Publishing Limited. Retrieved on 14 September 2015.
  2. Biography. NMN Staff. Retrieved on 12 April 2013.
  3. "I wanted to be a soldier but ended up an actor - Yul Edochie", Daily Trust. Retrieved on 19 September 2015.
  4. "Getting married at 22 my greatest decision –YUL EDOCHIE". Retrieved on 14 September 2015.
  5. "Yul Edochie". Retrieved on 14 September 2015.
  6. M, nwunye m na my secret admirer – Yul Edochie.
  7. Yul Edochie. IMDb. Retrieved on 14 September 2015.
  8. "Actor launches film Academy". Retrieved on May 25, 2016.
  9. "Yul Edochie Launches Film Academy". Retrieved on May 25, 2016.
  10. "Yul Edochie Launches his Film Academy". Retrieved on May 25, 2016.
  11. "Nollywood actor, Yul Edochie sets up film school". Retrieved on May 25, 2016.
  12. "Yul Edochie launches film Academy". Retrieved on May 25, 2016.
  13. "YUL EDOCHIE FLOATS FILM ACADEMY". Retrieved on May 25, 2016.
  14. "Pete Edochie’s son, Yul to contest in 2017 Anambra Governorship election". Retrieved on Sep 21, 2017.
  15. "Group commends Senate over passage of ‘not too young to run’ bill". Retrieved on Sep 21, 2017.
  16. "Nollywood actor Yul Edochie picks Anambra governorship party nomination form". Retrieved on Sep 21, 2017.
  17. "Why I want to be Anambra governor – Actor Yul Edochie". Retrieved on Sep 21, 2017.
  18. "Nollywood Actor, Yul Edochie Emerges Anambra Governorship Candidate". Retrieved on Sep 21, 2017.
  19. "Mike Ezuruonye, Majid Michel, Yul Edochie, Uti Nwachukwu battle for 'Best Actor'".
  20. "NMA 2014 WINNERS LIST".
  21. "Pete Edochie's Son, Yul Edochie, Clinches PAMSAA Awards For Best Actor, 2013".
  22. "WINNERS ANNOUNCED – 1st Nollywood Movies Awards (NMAs) 2012".
  23. Yul Edochie. IMDb. Retrieved on 24 September 2015.