Ȯra Ebonyi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
(Dupụ̀rụ̀ sì Nkeji Ochíchííwu Ebonyi)
Ȯra Ebonyi
Ora no na ime Naijiria
Oge/afọ mmalite1 Ọktoba 1996 Dezie
asụsụ njiemeBekee Dezie
kọntinentEluàlà Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
isi steetiAbakaléké Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaNaijiria Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ6°15′0″N 8°5′0″E Dezie
geoshapeData:Nigeria/Ebonyi.map Dezie
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwereGovernor of Ebonyi State Dezie
Executive òtùEbonyi State Executive Council Dezie
òtù omebe iwuEbonyi State House of Assembly Dezie
Nkwekọrịtara oke alaBenue Steetị, Ȯra Cross River, Steeti Abia, Enugwu Steti Dezie
dochieSteeti Abia, Enugwu Steti Dezie
postal code840001 Dezie
webụsaịtịhttps://www.ebonyistate.gov.ng/ Dezie
Koodu ọkpụkpọ obodo+234 Dezie
Map

Ebonyi State bu state no n'ime Naigeria. Isi ya bu Abakaliki, bukwa ama ukwu no ebe a. Dika Abia State, ebe enwetere ala kee ya, ndi Igbo bu ndi bi ebee na nnuku. Ekere ya na 1996, nwere ala bula na Enugu na Abia.

Ihu igwe[dezie | dezie ebe o si]

Ihu igwe Ebonyi Steeti bụ Udummiri na Ọkọchị. Okpomọkụ nke Steeti a na ebido karị na (28.99*c rue na 84.18*f)

Oge Udummiri na ebido karị na ọnwa Apurelu rue na ọnwa October afọ ọbụla.

Oge Ọkọchị na ebido karị na ọnwa Ekeresimesi rue na ọnwa Maachị.

Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke mbụ nke afọ.

Ebonyi Steeti so ná Steeti nke Mgbanwe ihu igwe na enye nsogbu nke ukwu n'ime Niajiria



Mgbanwe ihu igwe na eme ka Ide mmiri na mbuze na enye kwa nsogbu na Steeti a.

Lee nke ozo[dezie | dezie ebe o si]