Nnenna Okore

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nnenna Okore
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereNnenna Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1975 Dezie
Ebe ọmụmụOstraliya Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomenkà, onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ Dezie
ụdị ọrụ yaart of sculpture Dezie
onye were ọrụMahadum nke Lagos Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Iowa, Mahadum nke Nigeria, Waterford Kamhlaba Dezie
Ihe nriteFulbright Scholarship Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie
Nnenna Okore

Nnenna Okore (amuru na Australia, n'afo 1975) bu onye osise ihe n'aru oru n'obodo Nigeria na mba United States. Otutu oru aka ya, bu ihe nkiti akpulu akpu sitere na mkpalite ihe ederede, agba di iche iche na udi di iche iche ndi gbaraya okirikiri ebe obibi ya. Nchota uru n'ihe ndi abaghizi uru, Okore n'etinye n'uju olu ya, otutu akara ihe nwere nghota site na uzo di iche iche ndi mara ya ahu ma dikwa omimi. Mgbe ufodu O n'atukwasi obi n'otutu ihe ndi atufuru atufu, ndi ana agbanwe n'udi ihe okpukpu gbagoro agbago na nrunye di iche iche site na usoro di  ugboro ugboro na nke kpu oku n'onu. Otutu usoro ya bu ndi gunyere iji aka kpa akwa, ikwa akwa, ngaghari, mgbago na nchaghari bu ihe ndi omutara site n'ikiri umu ama ala Naijiria ndi obu olu aka ha kwa ubochi. Otutu oru Okore nyochara nkowa zuru ezu n'elu na nhazi ihe omumu.