Ojo Maduekwe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ojo Maduekwe
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoOjo Maduekwe Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Mee 1945 Dezie
Ebe ọmụmụOhafia Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya29 Jụn 2016 Dezie
Ebe ọ nwụrụAbuja Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, diplomat, onye ọka iwu Dezie
Ọkwá o jiMinister of Foreign Affairs, Minister of Culture and Tourism, Minister of Transportation Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Nigeria Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie
agbụrụNdị Igbo Dezie
Onye òtù nkeRotary Club, Nigerian Bar Association, American Bar Association, International Bar Association Dezie
Ihe nritePaul Harris Fellow Dezie

Chief Ojo Maduekwe (Meeh 6, 1945 , Juun 29, 2016) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria onye Igbo nke si naOhafia, Abia Steeti.

Mbido Ndụ na Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ gụrụ akwụkwọ na Mahadum Naijiria, Nsukka ma turu nzere ọka iwu n'afọ 1972.[1]

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

Onye isi ala Umaru Yar'Adua gbọlitere ya ka ọ bụrụ onye Minista Naịjirịa nke mba ofesi na Julaị 26, 2007.[2] Ọ hapụrụ ọrụ ya na Machị 2010 mgbe onye isi ala Goodluck Jonathan gbosara ụlọ ọrụ ya.[3] Ọ bụ odeakwụkwọ mba nke otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị na-achị, Peoples Democratic Party (PDP). Ọ rụrụ ọrụ dị ka osote onye nduzi nke mkpọsa onye isi ala PDP 2011 Goodluck/Sambo tiketi. A họpụtara ya maka SGF, mana e mechara wepụ ya mgbe ndị ọwụwa anyanwụ katọrọ ya.

N'oge gara aga, Onye isi ala Olusegun Obasanjo họpụtara Maduekwe ka ọ bụrụ minista na-ahụ maka ọdịbendị na njem nleta n'afọ 1999.[4] A họpụtara ya ka ọ bụrụ Minista na-ahụ maka njem n'afọ 2001. N'ọnọdụ a, ọ kwadoro iji ịnyịnya ígwè eme njegharị, n'agbanyeghị na ndị nkatọ kwuru na okporo ụzọ ndị ahụ adịghị mma maka ndị na-agba ịnyịnya ígwè. Maduekwe n'onwe ya bụ onye ugba ala bọs tụbara n'ime olulu mgbe ọ na-agba ịnyịnya ígwè ya aga ọrụ.

Ihe ndị na-adịghị mkpa[dezie | dezie ebe o si]

  • Maduekwe na onye bụbu onye isi oche NDDC, Onyema Ugochukwu nọrọ ka ụmụnna na Mahadum nke Naịjirịa[5]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Nigerian Transport Minister Out Spoken On Bike. Vanguard (July 2001). Archived from the original on 2010-06-13. Retrieved on 2010-02-08.
  2. "Nigerian president names three to Cabinet energy posts, warns against graft", Associated Press (International Herald Tribune), July 26, 2007.
  3. Daniel Idonor (17 March 2010). Jonathan Sacks Ministers. Vanguard. Retrieved on 2010-04-14.
  4. Seyi Oduyela (January 1, 2006). State of The Nation: Countdown To 2007. Dawodu. Retrieved on 2010-02-08.
  5. Patrick Henry (January 7, 2007). Political Rumors and Surprises: The Dust has Cleared. NgEX!. Archived from the original on 2010-01-13. Retrieved on 2010-02-08.

Àtụ:S-start Àtụ:S-ppo Àtụ:Succession box Àtụ:S-end