Segun Arinze
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ntụrụndụ, ụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa |
---|---|
ụdịekere | nwoke |
mba o sị | Naijiria |
aha ezinụlọ ya | Arinze |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1965 |
Ebe ọmụmụ | Onịchạ |
Dị/nwunye | Anne Njemanze |
nwa | Renny Morenike |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | omee, onye na-abụ abụ, onye nhazi ndu ihe nkiri |
ụdị ọrụ ya | theater arts, music, onye nhazi ndu ihe nkiri |
ebe agụmakwụkwọ | Obafemi Awolowo University |
ogo mmụta | Bachelor of Arts |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
Ihe nrite | Best of Nollywood Awards |
nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Segun Arinze Audio (amụrụ na 1965 akpọrọ Segun Padonou Aina [1] ) bụ onye n'eme ihe nkiri na onye na-agụ abụ nke Naijiria. [2] [3] [4] [5] [6]
Mmalite Ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Segun na Onitsha, Anambra State site na nna Yoruba Bamidele Padonu na nne onye Igbo Lydia Padonu. Ọ bụ ọkpara n'ime ụmụaka asaa nke Lydia Padonu bụ onye ọrụ ichọ́ akwa mma. [7] Ọ bụ agbụrụ Badagry, Lagos State . Ọ gara Victory College of Commerce dị na Ilorin, wee gawa Taba Commercial College dị na Kaduna State ka ọ ga gụchaa akwụkwọ sekọndrị. Ọ gụrụ Dramatic Arts na Mahadum Obafemi Awolowo . A maara ya nke ọma dị ka Black Arrow nke o nwetara site na ọrụ ọ rụrụ na 1996, ihe nkiri chawapụ̀rụ bụ"Silent Killer" ihe nkiri nke onye na-eme ihe nkiri nwụrụ anwụ bụ Chico Ejiro [8] . [9]
Ọ lụrụ onye na-eme ihe nkiri Nollywood ibe ya bụ Anne Njemanze, bụ nke mechara bụrụ alụmdi na nwunye na-adịteghi aka. [10] Di na nwunye ahụ nwere otu nwa nwanyị, Renny Morenike, onye a mụrụ n'abalị iri nke ọnwa Mee. [11] [12]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Segun malitere ọrụ ọkachamara dị ka onye na-agụ egwú na onye na-eme ihe nkiri. Ọ bụ ịbụ abụ mere ya ka ọ bụrụ onye a ma ama na mbụ, nke ahụ bụkwa gachaa mgbe a tọhapụrụ album mbụ ya bụ, Dream, nke na-abachaghị ahịa. [13] Ọ malitere ọrụ ime ihe nkiri na Ilorin . Agbanyeghị i ime ihe nkiri, Segun bụkwa onye nkuzi nye ndị n'eme ihe nkiri ma na-arụ ọrụ ugbu a na ụlọ ọrụ mmemme ihe nkiri mba ụwa , African international Film festival ma ama nke ebe ọ nọ n'ebufe ihe ọmụma ya nye ọgbọ na-esote ndị na-eme ihe nkiri. [14] [15] [16]
Filmografii ahọpụtara
[dezie | dezie ebe o si]- Women in Love
- Anini
- Darkest Night
- Extra Time
- Fragile Pain
- Across the Niger
- Church Business
- To Love a Thief
- Silent Night
- Chronicles (with Onyeka Onwenu and Victor Osuagwu)
- 30 Days
- Family on Fire (2011)
- A Place in the Stars (2014)
- Invasion 1897 (2014)[17][18]
- An eye for an eye
- Deepest Cut (2018) - with Majid Michel and Zach Orji
- The Island Movie (2018)[19]
- Gold Statue (2019)
- Òlòtūré (2019)
- Who's the boss (2020)
Ihe nrite na nhọpụta
[dezie | dezie ebe o si]Afọ | Emume onyinye | Udi | Ihe nkiri | N'ihi | Ref |
---|---|---|---|---|---|
2017 | Nollywood Awards kacha mma | Onye na -eme ihe nkiri kacha akwado - Bekee | Tatu|style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | [22] |
Nrụtụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Segun Arinze's debut album. punchng.com. Archived from the original on 14 August 2014. Retrieved on 13 August 2014.
- ↑ 'The Heroes' unites Segun Arinze, Ifeanyi Onyeabor. vanguardngr.com. Retrieved on 13 August 2014.
- ↑ Segun Arinze, Onyeabor lead search for cultural heroes. punchng.com. Archived from the original on 14 August 2014. Retrieved on 13 August 2014.
- ↑ Nollywood Star Actor, Segun Arinze Weds Lover. modernghana.com. Retrieved on 13 August 2014.
- ↑ Segun Arinze and Ann Njemanze with Emeka Ike – Exclusive. thediasporanstaronline.com. Archived from the original on 20 August 2016. Retrieved on 13 August 2014.
- ↑ AGN: Ejike Asiegbu, Segun Arinze back Ibinabo for re-election. vanguardngr.com. Retrieved on 13 August 2014.
- ↑ Segun Arinze Aina Padonu: Nollywood's timeless star (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2017-08-12). Archived from the original on 2021-10-05. Retrieved on 2021-03-26.
- ↑ How Chico Ejiro inspired my bald look – Segun Arinze (en-US). Punch Newspapers (2021-02-09). Retrieved on 2021-03-26.
- ↑ "Sequel of Segun Arinze's 'Black Arrow' underway", thenationonlineng.net.
- ↑ Nollywood actress, Anne Njemanze celebrates her daughter who turns a year older today. bioreports. Retrieved on 13 October 2020.
- ↑ Nollywood actress, Anne Njemanze celebrates her daughter who turns a year older today. lindaikejisblog. Retrieved on 13 October 2020.
- ↑ Segun Arinze's Daughter Renny, Accuses him of Sending her 'fake' Happy Birthday Wishes on Instagram. motherhoodinstyle. Retrieved on 11 October 2020.
- ↑ Segun Arinze Aina Padonu: Nollywood's timeless star. m.guardian.ng. Retrieved on 2021-03-26.
- ↑ nigeria.shafaqna.com (EN). Nigeria News (News Reader). Retrieved on 2019-12-02.
- ↑ Segun Arinze The man once known as Nollywood's bad boy. www.pulse.ng. Retrieved on 2019-12-02.
- ↑ Nigeria. My Dad Wanted Me To Be A Lawyer..Segun Arinze. Retrieved on 2019-12-02.
- ↑ Lancelot Imasuen's Invasion 1897 hits cinemas Dec 5. Our Reporter. Retrieved on 16 November 2014.
- ↑ 'Invasion 1897' Lancelot Imaseun's movie set for cinema release. Chidumga Izuzu. Retrieved on 26 November 2014.
- ↑ "the island ( 2018)", nlist.ng.
- ↑ Lancelot Imasuen's Invasion 1897 hits cinemas Dec 5. The Sun. Our Reporter. Retrieved on 16 November 2014.
- ↑ 'Invasion 1897' Lancelot Imaseun's movie set for cinema release. Pulse Nigeria. Chidumga Izuzu. Retrieved on 26 November 2014.
- ↑ BON Awards 2017: Kannywood’s Ali Nuhu receives Special Recognition Award (en). Daily Trust (2017-11-23). Retrieved on 2021-10-07.