Shizzi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Shizzi
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereSheyi Dezie
aha ezinụlọ yaAkerele Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Disemba 1984 Dezie
Ebe ọmụmụIbadan Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAsụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeAsụsụ Yoruba Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee egwu, onye na-emeputa ihe ndeko Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2009 Dezie

Shizzi

Shizzi na 2020

Nkọwa onwe

Aha Oluwaseyi Akerele


3 Dicemba 1984 (afọ 35)

Ibadan, Oyo Steeti, Naịjirịa

Nkenụụdị

Afurobiiti

Pọpụ

R&B

hipụ-họpụ

Egwu mmụọ

Aka oru

Shizzi

Mmepụta Ndekọ

Ọzụụ ahịa

Odee egwu

Ngwa egwu

Kiibọdụ

sintesaịza

Igba

sampụla

Afọ ọ nọ ọrụ 2009–ugbua

Lebeelụ

Sony ATV

Magic Fingers

Ndi egwu

Wande Coal

Davido

Teni

Wizkid

Wurld

Oluwaseyi Akerele, onye amara nke ọma dịka Shizzi, bụ onye na-edekọ egwu na onye na-ede egwu. [1]

Ọrụ egwu[dezie | dezie ebe o si]

2009–2015: Ndụ mbido na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Shizzi bidoro dị ka onye ịgba na chọọchị. O nwetere otuto maka ọrụ ya na egwu Davido nke 2011 " Dami Duro ", wee mepụta egwu isii na mbido egwu abọm nke Omo Baba Olowo (2012).

O mepụtara egwu Wizkid ' Love My Baby ', egwu sitere na studio abọm izizi Superstar (2011). Enweela otuto maka imepụta " Skelewu " na " Gobe ". Ọ bụkwa onye mepụtara egwu Wande Coal na-ese okwu "Baby Face" na "Go Low". Shizzi na ndịa Sasha, Harrysong, OD Woods, Naeto C, Sauce Kid, Wande Coal, Wizkid, D'Prince, May D, Danagog, Emmy Gee, Shank na Skuki, tinyere ndị ọzọ na-arụkọ.

Na 2013, o mepụtara egwu Davido "Tchelete" ya na Uhuru / dj maphorisa nke gosipụtara Mafikizolo . Na 26 Juunu 2014, Shizzi rụrụ ọrụ n'akụkụ Davido, Tiwa Savage, Lola Rae, Sarkodie, Diamond Platnumz na Mi Casa iji mepụta egwu mgbasa ozi nke MultiChoice nke ikuli Afrika. Na 2015, o gosipụtara ka esi eme egwu na-ewu ewu, [2] n'akụkụ Davido na "NEC Live masterclass".

2016: Mgbasa ozi na Magic Fingers[dezie | dezie ebe o si]

Na 2016, ọ bịanyere aka na akwụkwọ mbipụta egwu [3] Sony / ATV Music Publishing dị ka onye na-edekọ egwu na onye na-ede egwu. Ngwusi 2016, Shizzi kpughere ndekọ lebeelụ ya na ụlọ ọrụ njikwa nke a maara nke ọma dị ka Magic Fingers nke onye izizi debatanye aha ya bụ Teni na 23 Disemba 2019 mgbe o wepụtara egwu ya "Amen". [4]

2019–ugbua: The Lion King: Akwụkwọ Gift na Agha nnoko egwu mkpu oku[dezie | dezie ebe o si]

Na 2019, Shizzi pụtara na akwụkwọ maka abom Beyonce ụda olu The Lion King: The Gift . [5] E meputara ihe nkiri a na 16 Septemba na ABC ; n'ime ya, Shizzi kwuru banyere ịdekọ egwu maka abọm. [6]

Na 2020, o sonyere na ndepụta Pulse Naịjirịa nke ndị na-emepụta egwu iri kacha elu nke afọ iri. [7] Na 4 Machị 2020, o mekwara nsonye ndepụta PM News nke iri abuo na ise kacha eru, ndi na-erubeghi afo iri atọ na Naịjirịa. [8] Shizzi na Sarz jikọrọ ka ha mee nkiri na-egosipụta ugbua nke akpọrọ "The Battle of Hits", na Instagram. Ha abụọ gosiri biiti kachasị amasị ha, ma kpọọ egwu a na-ewepụtaghị. Ndị na-ekiri ihe nkiri nnọkọ ahụ gụnyere Timbaland, Swizz Beatz, Wizkid, Don Jazzy, Davido, DJ Spinall, Niniola, Kel P na Tiwa Savage, tinyere ndị ọzọ. [9]

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

Ọgbaaghara[dezie | dezie ebe o si]

Na 16 Jenụwarị 2016, Shizzi boro "Tunde Ednut" & " Masterkraft " maka izuru ngwa egwu ya iji mee egwu ya Kosowo nke Masterkraft mepụtara. [10] [11]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Dị ka onye na-eti egwu
Afọ Aha Omenkà Abọm
2017 "Maria" (nke na-egosi Jay Moore na LAX ) Shizzi |rowspan="3" Àtụ:N/A
2018 "Ebiri" (na. Ceeza Milli)
2019 "Aye Kan" (na. Teni & Mayorkun )
Àtụ:TBA
Dị ka onye na-eti egwu
Afọ Aha Omenkà Abọm
2016 "Show you off"



</br> (nke nwere Shizzi na Walshy Fire )
WurlD Love is Contagious

Ihe nkiri ihe ngosi[dezie | dezie ebe o si]

Otu egwu emepụtara[dezie | dezie ebe o si]

Aha Afọ Abọm Oge mmepụta
"Ekaette" (Maye Hunta gụnyere Igho) 2009 Mayefestation 10 Julaị 2010
"Love My Baby" (Wizkid) 2011 Superstar 29 August 2011
"Dami Duro" (Davido gụnyere Sina Rambo) Omo Baba Olowo 17 Julaị 2012
"Overseas" (Davido gụnyere Sina Rambo) 2012
"Angel in This World" (Wande Coal) rowspan="4" Àtụ:N/A
"Constantly" (Wande Coal)
"Taiye Kehinde" (Harrysong)
"Ekuro" (Davido)
"Gbagaun" (IllRymz) Licensed to Ill 4 Nọvemba 2013
"Nek-Unek" (MC Galaxy gụnyere Davido) 2013 Breakthrough 27 Epurel 2015
"Daddy Mi" (Reminisce featuring Davido) Alaga Ibile 24 Jenuwarị 2014
"Insane Girl" (B-Red) rowspan="6" Àtụ:N/A
"Baby Face" (Wande Coal)
"Skelewu" (Davido)
"Gobe" (Davido)
"Love You Die" (B-Red & Shizzi)
"One of a Kind" (Davido)
"Show You The Money" (Wizkid)[12] 2014 Ayo 17 Septemba 2014
"Iwaju" (B-Red) rowspan="17" Àtụ:N/A
"Tchelete (Good Life)" (Davido gụnyere Mafikizolo)
"Sáré Wá Lé" (Zaina)
"Gbemileke" (Skuki gụnyere Shizzi)
"Pele Pele" (Seyi Sodimu)[13]
"Rands and Nairas" (ngụgharị)

(Emmy Gee gụnyere Ice Prince, AB Crazy, Anatii, Phyno, Cassper Nyovest na DJ Dimplez)
"Baby Answer" (Runtown)[14]
"Bamidele" (Danagog gụnyereDavido)
"Repete" (Deekay)
"Feeling Fine" (Skuki)
"Aye Dun" (Wande Coal gụnyere Skuki)
"Pelemo" (Danagog gụnyere Lola Rae) 2015
"This Girl" (P.R.E)
"Go On" (Niyola)
"Izzue" (Davido na Dammy Krane)
"Say Dem Say" (Presh gụnyere Davido)
"Fans Mi" (Davido gụnyere Meek Mill)
"Ima Ndi Anyi Bu" (Runtown gụnyere Phyno) Ghetto University 23 Nọvemba 2015
"Ghetto University" (Runtown)
"The Sound" (Davido gụnyere Uhuru and DJ Buckz) rowspan="5" Àtụ:N/A
"Kosowo" (Shizzi na Wande Coal) 2016
"Gbadun" (F Singz gụnyere Ayo Jay)
"Goodness & Mercy" (Maxim)
"Who You Epp" (Olamide)
"Gbagbe Oshi" (Davido) Son of Mercy 21 Oktoba 2016
"Show You Off" (Wurld gụnyere Shizzi and Walshy Fire) Love Is Contagious 22 Machị 2019
"Love Me Je Je" (Seyi Sodimu gụnyere K. Michelle) rowspan="7" Àtụ:N/A
"Fowosere" (Ayo Jay)
"Everytime" (Wizkid gụnyere Future)
"Amen" (Teni)
"Like That" (Davido) 2017
"Mother's Prayer" (WurlD)
"All I Need" (Wurld)
"All Over You" (Wale Kwame, Shizzi, Kwesi Arthur na Davido)[15] 2019 Àtụ:TBA
"Blow My Mind" (Davido gụnyere Chris Brown) A Good Time 22 Nọvemba 2019

Mmepụta ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

Otii egwu Afọ Abọm Songs
Wizkid 2012 Empire Mates State of Mind
  • 07. "Body" (E.M.E featuring Wizkid)
Davido Omo Baba Olowo
  • 09. "Dollars in the Bank" (featuring Kayswitch)
  • 17. "Bless Me"
MultiChoice 2014 Àtụ:N/A
  • "Africa Rising" (featuring Davido, Tiwa Savage, Lola Rae, Sarkodie, Diamond Platnumz and Mi Casa)
WurlD 2016 Love Is Contagious[16]
  • 02. "Contagious"
  • 03. "Gbemisoké"
  • 04. "Paranoid"
  • 05. "Wishes N Butterfiles"
  • 07. "Candy"
Davido Son of Mercy
  • 04. "Return"
2019 A Good Time
  • 09. "Sweet in the Middle" (featuring Naira Marley, Zlatan and Wurld)
  • 11. "Green Light Riddim"

Awọdụ[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Emume onyinye Nkọwa onyinye (s) Nsonaazụ
2012 The Headies style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
Onyinye Ntụrụndụ Naịjirịa style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
2013 Onyinye Ntụrụndụ Naịjirịa style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
2015 Onyinye Ntụrụndụ Naịjirịa style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie

Nsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Producer Shizzi explains why he worked with Wande Coal on 'Baby Face'. Nigeria Entertainment Today. Retrieved on 8 August 2014.
  2. NEC Live: Davido And Producer, Shizzi Demonstrate How To Make A Hit At 2015 Edition (8 April 2019). Retrieved on 3 April 2020.
  3. Singer's producer lands record deal with Sony Music (6 October 2016). Archived from the original on 5 March 2019. Retrieved on 3 April 2020.
  4. Teni - 'Amen' (24 December 2016). Retrieved on 4 April 2020.
  5. Watch "Beyoncé Presents: Making The Gift" | ABC Updates (en). Retrieved on 3 April 2020.
  6. "Beyoncé Making The Gift - Documentary 2019". Retrieved on 3 April 2020.
  7. Here are the top 10 producers of the decade (The 2010) (27 November 2019). Retrieved on 3 April 2020.
  8. See Who Made Top 25 Under-30 Nigerian Superstars - P.M. News. Retrieved on 3 April 2020.
  9. COVID-19: Sarz, Shizzi entertain fans on Instagram (4 April 2020). Retrieved on 4 April 2020.
  10. "Nigerian Celebrities Begin 2016 With Scandals And Controversies". Retrieved on 30 September 2016. (in en-us)
  11. "Shizzi: "I have no intention to trade words with Mr. Tunde Ednut" Producer fumes". Retrieved on 30 September 2016.
  12. Wizkid – Show Me The Money. Jaguda (16 July 2014). Archived from the original on 9 August 2014. Retrieved on 8 August 2014.
  13. Seyi Sodimu – Pele Pele (Prod. Shizzi). notjustok. Retrieved on 17 April 2014.
  14. RunTown – Baby Answer (Prod. Shizzi). tooxclusive. Retrieved on 26 August 2014.
  15. All Over You out by Wale Kwame feat. Davido & Kwesi Arthur - P.M. News. Retrieved on 3 April 2020.
  16. Download + Review: WurlD – Love Is Contagious (Official EP) (26 March 2019). Retrieved on 4 April 2020.