Sozaboy
| Aha | Sozaboy: A Novel in Rotten English |
|---|---|
| Form of creative work | novel |
| Ụdị | akụkọ ifo, war fiction |
| Odee akwụkwọ | Ken Saro-Wiwa |
| Ndị mbipụta | Longman |
| Afọ/ụbọchị mbipụta | 1985 |
| Ebe Mbipụta | Naijiria |
| Mba osi | Naijiria |
| Asụsụ eji dee ọrụ | English, pidgin Naịjirịa |
| Ebipụtara na | akwụkwọ |
| Ibe | 188 |
Tewa Onasanya | |
|---|---|
| Born | London |
| Alma mater | University of Portsmouth |
| Occupation | Publisher, mindset stylist |
| Known for | Founder of Exquiste Magazine |
Tewa Onasanya bụ onye Britain-Nigeria na-ebipụta akwụkwọ, onye na-emepụta ejiji, onye ọrụ ebere na onye guzobere / onye[1] isi nke Exquisite Magazine Services Ltd, ndị na-ebipụtara Exquisite Magazin na ndị na-ahazi EMAC Walk na ELOY Awards. Ọ dị afọ iri anọ (40) n'afọ 2018.[1][2]
Ndụ onwe
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Onasanya ma zụlite ya na London. Ọ kwagara n'èzí London mgbe ọ lụrụ di ma nwee ụmụ abụọ.[3] O nwere nzere Bachelor of Science na Pharmacology na Mahadum Portsmouth, United Kingdom.[4]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Ọ bụ ezie na ọ gụrụ akwụkwọ gbasara ọgwụ, ọ na-enwe mmasị ide ihe mgbe niile ma mesịa banye na ya n'ọnwa Septemba n'afọ 2003 mgbe ọ malitere magazin Exquisite - magazin ejiji, ịma mma na ndụ maka ụmụnwanyị nke na-akwado Exquisite Magazine Walk against Cancer (EMAC Walk) - ihe omume e mere iji mee ka a mara banyere ọrịa kansa akpa nwa na n'efu maka ndị mmadụ na ELOY Awards nke e mepụtara n'afọ 2009 nke nyere ihe dị ka ụmụnwanyị 170[5][6]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 Olanrewaju. "As Nigerian Fashion Booms, Women Lead Its Coverage", The New York Times, 2018-11-04. Retrieved on 2019-08-01. (in en-US)
- ↑ Tewa Onasanya - Inspiring Every Woman (en-US). Vanguard Allure (2016-11-28). Retrieved on 2019-07-27.
- ↑ Milena Veselinovic, for. From pharma to fashion --. CNN. Retrieved on 2019-07-27.
- ↑ I’m a shoe freak – Tewa Onasanya, publisher (en-US). The Sun Nigeria (2017-11-05). Retrieved on 2019-07-27.
- ↑ TEWA ONASANYA: I thought I would be a doctor but... (en-US). The Nation Newspaper (2017-11-04). Retrieved on 2019-07-27.
- ↑ Tewa Onasanya : Women are great for the economy. guardian.ng. Archived from the original on 2019-07-27. Retrieved on 2019-07-27.