Jump to content

Uche Chukwumerije

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Uche Chukwumerije
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya11 Jenụwarị 1939 Dezie
Ebe ọmụmụOgoja Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya19 Eprel 2015 Dezie
Ebe ọ nwụrụAbuja Dezie
Ụdị ọnwụeke na-akpata Dezie
ihe kpatara ọnwụkansa ngụgụ Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jionye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ndi omeiwu nigeria Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Ibadan Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie

Uche Chukwumerije Audio  (11 Jenụwarị 1939 - 19 Epurel 2015) ka a họpụtara ka onye sinetọ nke Naịjirịa na Epurel 2003, na-anọchite distriki ugwu Abịa. [1]

Chukwumerije rụrụ ọrụ dịka Mịnịsta na-ahụ maka mgbasa ozi na omenaala n’okpuru General Ibrahim Babangida na n’okpuru ọchịchị obere oge nke Ernest Shonekan

Na Repoblik nke anọ, a họpụtara Chukwumerije ka ọ bụrụ onye nnọchi anya Sineti na ikpo okwu nke ndị People's Democratic Party, mana ọ dabaghị n'ọbụ ndị isi otu ahụ mgbe ọ megidere Usoro ịchị nke Atọ . Chukwumerije mechara banye na Progressive Peoples Alliance na 2006, ma ọ lọghachiri na Sineti na Epurel 28, 2007. 

A họpụtara Chukwumerije ọzọ n'ọkwa PDP na ntuli aka Epurel 2011. [2] Ọ nwụrụ n'ọfịs nke ọrịa kansa akpa ume na 2015. [3]

Ezinụlọ

[dezie | dezie ebe o si]

Chukwumerije gbara alụkwaghịm ma nwee ụmụ asaa. Otu n’ime ụmụ ya nwoke bụ Chika nwetara ọla nchara na asọmpi Olimpiki n’afọ 2008 na Beijing. Nwa ya nwoke ọzọ, Dikeogu Egwuatụ Chukwumerije, bụ onye edemede na onye na-emepụta abụ. Otu n’ime ụmụ ya nwoke bụ Kwame, nwụrụ n’ihe mberede ụgbọala ọtụtụ afọ gara aga. Chukumerije gụrụ Ekọnọmikis na Mahadum nke Ibadan .