Victor Attah

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Victor Attah
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoVictor Attah Dezie
Aha enyereVictor Dezie
aha ezinụlọ yaAttah Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Novemba 1938 Dezie
Ebe ọmụmụIbesikpo Asutan Dezie
Asụsụ obodoAsusu Ibibio Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asusu Ibibio, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-ese ụkpụrụ ụlọ, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiGovernor of Akwa Ibom State Dezie
ebe agụmakwụkwọColumbia University, John F. Kennedy School of Government, Columbia Graduate School of Architecture, Planning and Preservation Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie
agbụrụEfik people Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie
Victor Bassey Attah
2nd Governor of Akwa Ibom State
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
DeputySir Michael Udofia
Preceded byJohn Ebiye
Succeeded byGodswill Akpabio
Personal details
Born (1938-11-20) 20 Novemba 1938 (age 85)
Okop Ndua Erong, Asutan Ekpe, Ibesikpo Asutan LGA, Akwa Ibom State, Nigeria

Obong Victor Bassey Attah (amụrụ na 20 Nọvemba 1938) bụ Gọvanọ nke Akwa Ibom Steeti na Naịjirịa site na 29 Mee 1999 ruo 29 Mee 2007. Ọ bụbụ onye otu Board of Trustees nke People's Democratic Party (PDP), mana ọ mesịrị sonyere na Patị All Progressives Congress.[1]

Mmalite ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Obong Victor Attah na 20 Nọvemba 1938. Ọ gụsịrị akwụkwọ praịmarị na sekọndri na 1956. O nwetara akara ugo mmụta na Leeds College of Art nakwa post graduate diplọma na Building Science na Mahadum Liverpool na 1965. O ritere ohere ịgụ akwụkwọ n'efu iji gụọ akwụkwọ na Mahadum Columbia dị na New York, ebe ọ nwetara MA na Advanced Architectural Design and Planning. Ọ gakwara Kennedy Graduate School of Governance na Mahadum Harvard . Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye na-ewu ụlọ na Caribbean, New York City, na Nigeria. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi ala nke Nigerian Institute of Architects .[1]

Gọvanọ nke Akwa Ibom[dezie | dezie ebe o si]

O so na Peoples Democratic Movement nke Shehu Musa Yar'Adua duziri na mmemme mgbanwe Sani Abacha nke a kwụsịrị ya na ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị dịka Atiku Abubakar, Abdullahi Aliyu Sumaila, Magaji Abdullahi, Chuba Okadigbo na Sunday Afolabi. A họpụtara Victor Attah ka ọ bụrụ gọvanọ nke Akwa Ibom n'afọ 1999 na Patị PDP nke Akwa Ibom, a họpụtakwara ya ọzọ n'afọ 2003. A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi oche nke Forum of the 36 Governors of Nigeria n'afọ 2003.[2]

N'afọ 2001, Attah gara United States ya na ihe ruru mmadụ iri abụọ na otu, ha gara ichọ ndị na-etinye ego na mba ọzọ. Nleta a na ndị ọzọ rụpụtara ihe a na-ahụ anya.[3] O kwere nkwa imeziwanye telecoms, ọkụ latrịk na akụrụngwa njem ụgbọelu, na imegharị Silicon Valley na Uyo. O mere atụmatụ iwu ọdụ ụgbọ elu na Uyo tupu ọ hapụ ọrụ na 2007.[4] Ọ tọrọ ntọala maka nguzobe nke Akwa Ibom State University of Technology.[5]

Attah pụtara ịzọ maka nhọpụta onye isi ala nke Peoples Democratic Party na 2007, mana o mechara pụọ.[6]

Ọrụ mgbe e mesịrị[dezie | dezie ebe o si]

Obong Victor Attah lara ezumike nká na ndọrọ ndọrọ ọchịchị mgbe ọ tụfuru ọkwa onye isi ala PDP na 2007. Ya na nwunye ya Alison onye na-arịa ọrịa shuga Type 2 nọrọ ọtụtụ oge.

Na Machị 2008, Victor Attah sonyeere ExecutiveAction, ndụmọdụ nke na-enyere ụlọ ọrụ aka ijikwa nsogbu na gburugburu azụmahịa siri ike.[7]

Nsọpụrụ[dezie | dezie ebe o si]

Na Nọvemba 24, 2018, na nkwupụta ihu ọha, Gọvanọ Udom Emmanuel nke Akwa Ibom steeti, gbanwere aha Akwa Ibom International Airport ka ọ bụrụ Victor Attah International Airport, A kpọrọ ya aha onye bụbu gọvanọ iji kwanyere ya ùgwù maka ịbụ onye guzobere ọdụ ụgbọ elu ahụ mgbe ọ nọ n'ọchịchị site na 1999 ruo 2007.[8]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ndị gọvanọ nke Akwa Ibom Steeti

Ebensideeu[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Obong Attah: Ex gov who dared the anti-graft agency (en-US). Vanguard News (2020-01-14). Retrieved on 2020-10-06.
  2. Governor Obong Victor Attah: Akwa Ibom and Nigeria at Heart. Government of Akwa Ibom State (7 August 2004). Retrieved on 5 December 2009.
  3. Ejiro Imireh (29 October 2008). The North & oil: Nyako's useful intervention. Daily Sun. Archived from the original on 16 June 2010. Retrieved on 5 December 2009.
  4. Amaze Obi (16 February 2004). Aboard Slok Air's inaugural flight. Daily Sun. Archived from the original on 9 April 2006. Retrieved on 5 December 2009.
  5. Udeme Nana. Obong Victor Attah, A Visionary Statesman at 71. weekly Insight. Archived from the original on 1 March 2012. Retrieved on 5 December 2009.
  6. Dominic Akpan (22 February 2009). Aide Denies Former Governor Attah's Senate Ambition. The Pioneer. Retrieved on 5 December 2009.
  7. Former Nigerian Governor Victor Attah Joins ExecutiveAction – "The Problem Solving Company".. ExecutiveAction (4 March 2008). Retrieved on 5 December 2009.
  8. Akwa Ibom names airport after ex-Governor Victor Attah (en-GB) (2018-11-25). Retrieved on 2020-10-06.

Àtụ:AkwaIbomStateGovernors