Vivian Chukwuemeka

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Vivian Chukwuemeka
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoVivian Chukwuemeka Dezie
Aha enyereVivian Dezie
aha ezinụlọ yaChukwuemeka Dezie
aha gọọmentiVivian Chukwuemeka Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya4 Mee 1975 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Edo Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
ebe agụmakwụkwọAzusa Pacific University Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpidiscus throw, hammer throw Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Vivian Chukwuemeka ónyé amụrụ na abalị anọ nke ọnwa Mee 1975, bụ nwaafọ Naijiria n'eme egwuregwu aka akpọrọ shot put",ma bụrụ onye gaárálá nzukọ egwuregwu Olympic ụgbọro abụọ..Ó ritere nrite ọla edo n'egwuregwu asọmpi Commonwealth nke afọ 2002 ma nwee mmeri ugboro atọ áchàghị̀ acha na All-Africa Games site n'afọ 1999 ruo 2007. [1] Ọ bụ ya bụ onye Afrịuka wetara mmeri na egwuregwu a na 2002, 2006 na 2008. Ọ na-esonyekwa na asọmpi -discus throw na hammer throw ma ọ̀ bụ́ghị́ n'ogo mba ụwa.

shọt putu kachasị ya mma bụ mita 18.43,nke ọ rụrụ na Eprel 2003 na Walnut . Nke a bụ nchịkọta Mgbalị ya nke Afrịka . [2]

Ó sonyere na asọmpi 2000 Summer Olympics na World Championship na 2003 na 2005 ma o-rughị na njedebe. O ritere ihe nrite ọla ọcha na 2006 Commonwealth Games .

Ọ́ gụchara akwụkwọ na mahadum nke Azusa Pacific.nke nzere bachalọ ya bụ ma bachalọ bụ maka ọrụ ọhà

Ọ́ natara mmachi afọ abụọ n'egwuregwu maka nyocha ọgwụ íkē nke kụrụ afọ n'ala na 2009 na asọmpi nke Naịjirịa. Chukwuemeka na ndị otu egwuregwu Naịjirịa nwere ọgbaghara kpụ ọkụ n'ọnụ. Nlereanya ọbàrà a n'eme maka nyocha a nwere ọtụtụ ihe n'edoghi anya, gúnyéré enweghị nkweko na ọnụ ọgụgụ karama,ọgbakọ gbasara ime nlele a, ya na ị́jû ịnabata onye nnọchi anya ya na nyocha nke abụọ na South Africa..ọ́ bòrò ndị ọrụ ha bụ maka nyocha ọgwụ íkê à na Naịjirịa ebubo nrụrụ aka na mmekpa ahụ gbasara mmekọahụ, na-ebokwa onye isi ala nke ọchịchị ahụ bụ Solomon Ogba ebubo ịmanye Amaka Ogoegbunam ka ọ́ kpọpụta ya dị ka onye n'ekesa ọgwụ ike a. Ndị otu mkpegharị ikpe kagburu ihe ọ na-ekwu ma mmachi afọ abụọ ya na IAAF nọkwa [3] [4]

Chukwuemeka laghachìrì n'asọmpi na 2012 ma daa nyocha maka ọgwụ ike nke abụọ - maka anabolic steroid stanozolol - nke a n'eme mgbe ọfọdụrụ obere oge ka amalite egwuregwu Olympic .N'ikpeazụ, e nyere ya mmachi ịsọṅye na asọmpi ọzọ ndụ ya niile. [5] [6]

Mmezu[dezie | dezie ebe o si]

Representing Àtụ:NGR
2000 Olympic Games Sydney, Australia 14th Shot put 17.47 m
2002 Commonwealth Games Manchester, England 1st Shot put 17.53 m
9th Discus throw 53.44 m
African Championships Radès, Tunisia 1st Shot put
2nd Discus throw
World Cup Madrid, Spain 7th Shot put
2003 All-Africa Games Abuja, Nigeria 1st Shot put
2nd Discus throw
3rd Hammer throw
2006 Commonwealth Games Melbourne, Australia 2nd Shot put
9th Discus throw
African Championships Bambous, Mauritius 1st Shot put
2nd Discus throw
World Cup Athens, Greece 8th Shot put
2007 All-Africa Games Algiers, Algeria 1st Shot put 17.60 m
3rd Discus throw 52.52 m
4th Hammer throw 58.15 m
2008 African Championships Addis Ababa, Ethiopia 1st Shot put 17.50 m
Olympic Games Beijing, China 24th (q) Shot put 17.15 m
  • Ndepụta nke doping ikpe na egwuregwu

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

7.Efe,Ben(2012-10-31).Doping latest:Chukwuemeka faces life ban[vanguard Nigeria]. Retrieved on 2014-07-15.

Athletes currently suspended from all competitions in athletics following an Anti Doping Rule Violation as at 26.06.14

7

Retrieved on 2014-07-15

  • Vivian Chukwuemeka at World Athletics