Yinka Ajayi
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Yinka |
| Aha ezinụlọ ya | Ajayi |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Ọgọọst 1997 |
| Ebe ọmụmụ | Offa |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu, sprinter |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | agba aja aja |
| Ụdị egwuregwu | sprinting, egwuregwu |
| Ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | 400 metres |
| So na | 2018 Commonwealth Games |
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Yinka |
| Aha ezinụlọ ya | Ajayi |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Ọgọọst 1997 |
| Ebe ọmụmụ | Offa |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu, sprinter |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | agba aja aja |
| Ụdị egwuregwu | sprinting, egwuregwu |
| Ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | 400 metres |
| So na | 2018 Commonwealth Games |
Yinka Ajayi (amụrụ n'ụbọchị iri na otu nke ọnwa Ọgọst afọ 1997) bu onye ogba ọso Naijiria nke pụrụ iche na 400mita . Ọ bụ onye nwetara ihe nrite ọla nchara n'asọmpi Afrịka nke afọ 2018 na Asaba . N'otu n'otu, ọ meriri akara ọla nchara na Egwuregwu ịdị n'otu nke Alakụba nke afọ 2017, na mgbakwunye na ọtụtụ nrite ọsọ agbagharị agbagharị. Nwanne nwanyị onye n'agbara Miami Dolphins ọsọ azụ; Jay Ajayi
Ọ bụ onye ọsọ ikpeazụ na 400 mita nke 2018 Commonwealth Games, wee gaa n'ihu na-arịlịka nke ọsọ agbagharị agbagharị Naijirịa 4 × 400mita quartet ( Patience George, Glory Nathaniel, Praise Idamadudu, Ajayi ) na ihe nrite ọlaọcha n'azụ Jamaica.
Ọ gbachara dịka onye nke abụọ na asọmpi Naijiria nke afọ 2017 n'ọkwa kacha mma nke 51.57 n'azụ Patience George . [1] O mere agba nke ọkara nke mita 400 n'asọmpi IAAF nke 2017 . Ihe kacha mma ya na mmemme ahụ bụ nkeji 51.22 ka odobere na Abuja na 2018 Abuja Golden League. [2]
Asọmpi mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]| Year | Competition | Venue | Position | Event | Notes |
|---|---|---|---|---|---|
| Representing | |||||
| 2014 | World Junior Championships | Eugene, United States | 5th | 4 × 400 m relay | 3:35.14 |
| 2015 | African Junior Championships | Addis Ababa, Ethiopia | 1st | 4 × 400 m relay | 3:38.94 |
| 2016 | African Championships | Durban, South Africa | 11th (sf) | 400 m | 53.54 |
| 2nd | 4 × 400 m relay | 3:29.94 | |||
| 2017 | Islamic Solidarity Games | Baku, Azerbaijan | 3rd | 400 m | 52.57 |
| 2nd | 4 × 100 m relay | 46.20 | |||
| 2nd | 4 × 400 m relay | 3:34.47 | |||
| World Championships | London, United Kingdom | 19th (sf) | 400 m | 52.10 | |
| 5th | 4 × 400 m relay | 3:26.72 | |||
| 2018 | Commonwealth Games | Gold Coast, Australia | 8th | 400 m | 52.26 |
| 2nd | 4 × 400 m relay | 3:25.29 | |||
| African Championships | Asaba, Nigeria | 3rd | 400 m | 51.34 | |
| 1st | 4 × 400 m relay | 3:31.17 | |||
| 2019 | World Relays | Yokohama, Japan | 18th (h) | 4 × 400 m relay | 3:32.10 |
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Maduewesi (2017-07-15). Arowolo, Okon-George & Nathaniel win titles at National Championships. MAKING OF CHAMPIONS. Retrieved on 2017-08-11.
- ↑ Olus (2018-03-18). Ogunlewe, Ajayi & Ogundiran shine on Day 2 of Abuja Golden League (en-US). MAKING OF CHAMPIONS. Retrieved on 2019-02-28.
- Articles with IAAF identifiers
- Mmadụ ndi di ndụ
- Category:Ndị mere egwuregwu Asọmpi ịdị n'otu nke Naijirịa
- Category:Ndị otu egwuregwu Yoruba
- Category:Ndị otu egwuregwu si Kwara steeti
- Category:Ndị egwuregwu (ntụwaraụzọ na ubi)noa egwuregwu common wealth nke afọ 2018
- Category:Ndị ritere Naijirịa ọla ọcha n'egwuregwu commonwealth
- Category:Ndị Ọgba ọsọ nwetara ihe nrite n'egwuregwu commonwealth
- Category:Ndị egwuregwu ịgba ọsọ ụmụ nwanyi na Naijirịa
- Category:Ndị amụrụ n;afọ 1997