Hadiza Sabuwa Balarabe
Ọdịdị
Hadiza Sabuwa Balarabe
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Hadiza |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Ọgọọst 1966 |
| Ebe ọmụmụ | Sanga, Naịjirịa |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Hausa |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa, Asụsụ Hausa, Gworog |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, spaceship's surgeon, Onye ọkachamara ahụike, vice-governor |
| Ụdị ọrụ ya | Onye ntuziaka ọrụ, secretary, official |
| Onye were ọrụ | Kaduna Steeti |
| Ọkwá o ji | Deputy Governor of Kaduna State |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Maiduguri, Ahmadu Bello University |
| Ogo mmụta | Bachelor of Medicine, Bachelor of Surgery |
| Isi agụmakwụkwọ | medicine |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | All Progressives Congress |
| Onye òtù nke | All Progressives Congress |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Hadiza Sabuwa Balarabe bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria,ọ bụ osote gọvanọ Kaduna State, Naijiria. Ịbụ nwanyị mbụ osote gọvanọ steeti ahụ. A họpụtara ya na ihe nhọpụta izugbe Naịjirịa nke 2019 n'ọnwa Febụwarị n'okpuru otu ndọrọndọrọ ọchịchị nọ na-achị Naịjirịa bu APC . [1] [2]
N'abalị iri na ise nke ọnwa Ọktoba 2019 dịka onye isi ochichi, o nyere ndị ụlọ nzukọ Kaduna steeti mmefu ego nke mmeghari ọhụrụ nke afọ 2020 nke steeti Kaduna wee bụrụ nwanyị mbụ na ugwu Naijiria mere ya. [3]
A mụrụ Balarabe n'ezinaụlọ Alhaji Abubakar Balarabe dị na ọchịchị ime obodo Sanga dị na Kaduna steeti, Ọ gara Koleji ụmụ nwanyị dị na Soba maka ụlọ akwụkwọ sekọndrị, wee banye na mahadum mara mma nke Maiduguri ka ọ muo ọgwụ wee gụchaa na MBBS n'afọ 1986. [4]
- ↑ "2019, Which way Southern Kaduna?" Blueprint Retrieved 28 February 2019.
- ↑ Aza MSUE. "Deputy Governor-elect Hadiza Balarabe Chairs Transition Committee 2019" Leadership Kaduna State. Retrieved 12 March 2019
- ↑ Premium Times (October 15, 2019). FOR THE RECORD: Full Speech by Kaduna Acting Governor on Presentation of 2020 budget (en-GB). Premium Times. Retrieved on 2021-09-26.
- ↑ Deputy Governor – Kaduna State Government (en-US). Archived from the original on 10 January 2021. Retrieved on 15 January 2021.