Jennifer Eliogu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jennifer Eliogu
Jennifer Eliogu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereJennifer Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya30 Eprel 1976 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akapidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye na-abụ abụ Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Ȯra Lagos, University of Jos Dezie

Jennifer Eliogu (amụrụ n'April 30, 1976) bụ onye Naijirịa na-eme ihe nkiri na onye na-agụ egwu nke a ma ama maka ịbụ onye na-eme egwuregwu.[1] N'afọ 2016, Eliogu natara Special Recognition Award na City People Entertainment Awards maka onyinye ya na ụlọ ọrụ ihe nkiri Naijiria.[2][3] Eliogu, N'afọ 2014 maka ọrụ ya n'inye ụmụ nwanyị ike, e nyere ya onyinye maka ịdị mma na African Women Leadership Conference nke mere na United States of America.[4]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Eliogu si Idemili na Anambra Steetị, mpaghara ndịda ọwụwa anyanwụ nke Naijiria mana a zụlitere ya na steeti Lagos, nke dị na ndịda ọdịda anyanwụ Naijiria. Eliogu nwetara diplọma na Mahadum Jos wee nweta nzere B.Sc. ya na Mahadim Lagos State .[1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Eliogu na 1997 malitere n'ụlọ ọrụ ihe nkiri Naijirịa na ihe nkiri akpọrọ House On Fire . Eliogu hapụrụ ụlọ ọrụ ihe nkiri Naijirịa n'oge na-adịghị anya wee banye n'egwú n'ụzọ ọkachamara na 2012 wee wepụta ọrụ egwu mbụ ya akpọrọ Ifunanya nke a họpụtara maka onyinye n'otu afọ ahụ maka Best R&B Video na Nigeria Music Video Awards (NMVA).[5][1][6]

N'etiti ndị ọzọ ama ama Nollywood ya na ha rụkọtara ọrụ gụnyere, Rich Tanksley, Kenneth Okolie, Susan Peters, Bolanle Ninalowo, Moyo Lawal, Desmond Elliot, Rukky Sanda na ndị ọzọ.[7] Ọ na-agba ndị na-eme ihe nkiri gị ume na nkà ga-eduga ha n'ebe dị anya ọ bụghị ịgba ọtọ.[8]

Onyinye na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Ọrụ ime ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

E nyere Eliogu onyinye pụrụ iche na City People Entertainment Awards n'afọ 2016.[5][9]

O nwekwara onyinye maka ịdị mma na 2014 African Women Leadership Conference nke emere na United States Of America maka ọrụ ya n'inye ụmụ nwanyị ike.[7]

Ọrụ egwu[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara ọrụ egwu Eliógu nke akpọrọ Ifunanya maka Best R&B Video na Nigeria Music Video Awards (NMVA)[10]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Eliogu lụrụ di ma nwee ụmụ abụọ.[11]

Ihe nkiri ndị a họọrọ[dezie | dezie ebe o si]

    • A Little White Lie (2017)
    • A Time To Heal (2017)
    • Plane Crash (2008)
    • Sisters Love (2008)
    • Risky Affair (2004)
    • Faces Of Beauty (2004)
    • Love And Pride (2004)
    • Moment Of Confession (2004)
    • My Blood (2004)
    • Schemers : Bad Babes (2004)

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ndị Naijiria na-eme ihe nkiri

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 7 quick facts about Jennifer Eliogu at 43 (en-US). Vanguard Allure (2019-04-30). Retrieved on 2019-12-05. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content
  2. SEE all the photos from the City People Entertainment Awards in Lagos » YNaija (en-GB). YNaija (2014-06-23). Retrieved on 2019-12-05.
  3. Talent, not nudity guarantees success in movie industry –Jenifer Eliogu (en-US). Punch Newspapers (31 August 2019). Retrieved on 2019-12-05.
  4. Jennifer Eliogu Bags Award In USA (en-US). Pulse Nigeria (2014-09-04). Retrieved on 2019-12-05.
  5. 5.0 5.1 Jennifer Eliogu: Glittering on screen, hugging the mic so well. guardian.ng (June 2019). Retrieved on 2019-12-05. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":1" defined multiple times with different content
  6. I've never been promiscuous, but...–Nollywood star, Jennifer Eliogu (en-US). The Nation Newspaper (2014-08-09). Retrieved on 2019-12-05.
  7. 7.0 7.1 Kodex (2021-04-25). Jennifer Eliogu Biography, Age, State, Movies, Awards, Everything About Her (en-US). BaseNaija. Retrieved on 2021-04-27. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "Kodex" defined multiple times with different content
  8. Talent, not nudity guarantees success in movie industry –Jenifer Eliogu (en-US). Punch Newspapers (2019-08-31). Retrieved on 2022-07-23.
  9. Legit.ng (2013-02-06). Actress, Jennifer Eliogu Explains Why She Left Her Husband Abroad (en). www.legit.ng. Retrieved on 2019-12-05.
  10. David (2018-10-13). I always knew I was coming back to music - Jennifer Eliogu, actress (en-US). The Sun Nigeria. Retrieved on 2019-12-05.
  11. I remembered Nigeria when I tasted suya in Canada – Jennifer Eliogu (en-US). Punch Newspapers (5 November 2017). Retrieved on 2019-12-05.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]