Gaa na ọdịnaya

Venita Akpofure

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Venita Akpofure
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereVenita Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Jenụwarị 1987 Dezie
Ebe ọmụmụGreat Britain Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
Ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
Ogo mmụtabachelor's degree Dezie
Okpukpere chi/echiche ụwaChristianity Dezie
Ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
Nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Venita Akpofure (amuru Janụwari 1, 1987 [1] bu onye omee ihe nkiri Britain-Nigeria na vidiyo vixen. [2] Ọ bụrụ onye a ma ama mgbe ya na ndị ọzọ bị na ụlọ n'ime oge nke anọ na Big Brother Naija [3] Ọ na-arụ ọrụ ndu dị ka Nengi na Africa Magic's Unmarried. [4]


Venita_Akpofure_on_Wazobia_Max_TV_cropped

Ndụ mbido

[dezie | dezie ebe o si]

Amuru Akpofure na United Kingdom ma sikwa na Delta steeti di na Naijiria. [2] O tolitere na Benin, Edo State ebe ọ gara ụlọ akwụkwọ praịmarị nke Our Lady of Apostles tupu ọ laghachi England. Ọ gụrụ Accounting na Mahadum Kingston Hertfordshire dị na United Kingdom. [5]

Akpofure rụrụ ọrụ di ka Mimi na AY Makun’s Ay's Crib [6] ma pụtakwa na 2Face Idibia Ihe Ne Me na Mukulu site na Skales dị ka vidiyo vixen. [2] Tupu ọ rụọ ọrụ na Big Brother Naija, a kacha mara ya maka ọrụ ya na Mukulu . [2] [5]

Ndụ onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ onye nne mụrụ ụmụ abụọ wee lụọ Terna Tarka rụọ afọ anọ. [2] [7] [5] O kwuru na N'ajụjụ ọnụ May na Punch gbara na 2021 na ịhapụ di ya bụ otu n'ime mkpebi siri ike o mere na obi dị ya ụtọ maka usoro nkwado ya. [8]

Akpofure mere ịwa ahụ ịgbatị ara na Quartz Clinic, Istanbul na 2020. O kwuru gbasara ahụmịhe ya na ọwa YouTube ya. [9]

Ihe nkiri

[dezie | dezie ebe o si]

Vidio egwu

[dezie | dezie ebe o si]
Abụ Onye na-ese ihe Edensibia
2012 "Ihe Ne Me" 2 Face Idibia [10]
" Alngo " Psquare [2]
"Magician remix" Ice Prince
"Scoobi Doo (ft eLDee ) " Hakeem da Dream
Finish Work Naeto C
"Mukulu" Skales
"Shake Ur Bum" Timaya
"Mo Fe Lo J-ROC [11]
Too Much Money IceBerg Slim

Igwe onyonyo

[dezie | dezie ebe o si]
Afọ Gosi Ọrụ Ihe ndetu Edensibia
2021 Nollywood Queens n'akuku Nuella Njubigbo na Mimi Orjiekwe [12]
2020-21 UNmarried Nengi [3] [13]
2020 Big Brother Naija Onwe ya Achụpụrụ n'ụbọchị 41 nke ihe nkiri ahụ [6]
Losing Control Koko

Ihe nkiri

[dezie | dezie ebe o si]
Afọ Aha Ọrụ Edensibia
2021 My Village People [14]
2020 Kambili:The Whole 30 Yards Biodun [15] [16]
2015 While you Slept [17]
2013 Gold Diggin [18]

Ihe nrite na nhọpụta

[dezie | dezie ebe o si]
Afọ Ihe nrite Otu Nsonaazụ Edensibia
2021 NEt Honours Onye na-eme ihe nkiri kacha ewu ewu Ahọpụtara [19]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Owolawi (2 January 2020). BBNaija star Venita clocks 33, celebrates with gorgeous photos. Legit.ng.
  2. 1 2 3 4 5 6 Akinyoade. BBNaija 2019: 11 Quick Facts About Evicted Housemate, Venita. The Guardian (Nigeria).
  3. 1 2 Augoye (10 May 2020). INTERVIEW: My Role in 'Unmarried' series and life after BBNaija – Venita Akpofure. Premium Times.
  4. Nwogu (20 January 2021). 'Unmarried' returns for its 2nd season this January. Pulse NG.
  5. 1 2 3 10 things you should know about Venita Akpofure (en-US). The Nation (Nigeria) (2019-09-10). Retrieved on 2021-03-03.
  6. 1 2 Bada (5 August 2019). Venita Akpofure: From being a video vixen to acting and BBNaija. Pulse NG. Archived from the original on 22 November 2022. Retrieved on 20 December 2021.
  7. Odutuyo (8 July 2020). I'm a happily divorced 33-year-old mother of two - Venita breaks down during BBNaija reunion show. Legit.ng.
  8. Ajanma (2 May 2021). Venita speaks on toughest decision. punchng.com. Soomtee. Retrieved on 4 May 2021.
  9. Unamka (2021-05-15). Five BBNaija ex-housemates with body enhancement after show (en-US). The Nation (Nigeria). Retrieved on 2021-05-15.
  10. Stephen (2021-07-12). DID YOU KNOW? Nancy Isime, Venita Akpofure played vixens in 2Baba's 2012 video 'Ihe Neme' (en-US). TheCable Lifestyle. Retrieved on 2021-09-19.
  11. Return My Brazilian Hair In 7Days Or I Disgrace You -- Video vixen Venita Akpofure calls out a friend on twitter (en). Modern Ghana. Retrieved on 2021-03-04.
  12. Bada (2021-05-22). BBN's Venita, Nuella, Mimi Orjiekwe become Nollywood Queens (en-US). The Nation (Nigeria). Retrieved on 2021-06-03.
  13. Ige (17 January 2020). BBNaija's Venita leads stellar cast in new series 'Unmarried'. Nigerian Tribune.
  14. Watch the official trailer for 'My Village People' (en). Pulse Nigeria (2021-05-31). Retrieved on 2021-06-08.
  15. Nancy Isime, Mawuli Gavor, Toyin Abraham Spotted at the Premiere of Kayode Kasum's "Kambili: The Whole 30 Yards" (en-US). BellaNaija (2020-11-30). Retrieved on 2021-03-03.
  16. Ugobude (15 December 2020). Kambili: The whole 30 yards is another cliche romcom. Culture Custodian.
  17. nollywoodreinvented (2015-06-01). While You Slept (en-US). Nollywood Reinvented. Retrieved on 2021-03-04.
  18. Gold Diggin (en-US). Nollywood Reinvented (2014-03-01). Retrieved on 2021-05-12.
  19. Net Honours - The Class of 2021 (en-US). Nigerian Entertainment Today. Retrieved on 2021-07-21.