Yahaya Abdulkarim

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Yahaya Abdulkarim
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Ọgọọst 1944 Dezie
Ebe ọmụmụTalata Mafara Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Hausa, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiGovernor of Sokoto State, Minister of Works and Housing Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie
Yahaya Abdulkarim
Governor of Sokoto State
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Preceded byBashir Salihi Magashi
Succeeded byYakubu Mu'azu
Personal details
Born (1944-08-21) 21 Ọgọstụ 1944 (age 79)
Talata Mafara, Zamfara State, Nigeria
NationalityNigerian
Political partyPeople's Democratic Party

A họpụtara Malam Yahaya Abdulkarim dịka gọvanọ nke Sokoto Steeti, Nigeria site n'ọnwa Jenụwarị afọ 1992 ruo ọnwa Nọvemba afọ 1993, n'oge General Ibrahim Babangida gbalịrị ịgbanwe ọchịchị onye kwuo uche ya. [1] Mgbe ọ laghachiri n'ọchịchị onye kwuo uche ya na-afọ 1999, ọ mechara bụrụ ike na ngalaba otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke People's Democratic Party (PDP) na Zamfara Steeti, ma jee ozi nwa oge na kabinet nke onye isi ala Olusegun Obasanjo . [2]

Ọrụ mmalite[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Yahaya Abdulkarim na n'ụbọchị iri abụọ n'otu nke ọnwa Ọgọstụ afọ 1944 na Talata Mafara, Zamfara Steeti. [3] Nna ya bụ onye isi ikike ndị isi obodo. [4] Ọ sonyeere ndị ọrụ bekee nke Steeti Ugwu ndịda anyanwụ dị ka onye nkuzi, ma nwee ọkwá dị iche iche tupu ọ laa ezumike nká n'afọ 1989 dị ka Onye nduzi izugbe na Onye ozi nke mmefu ego na Atụmatụ akụ na ụba na Sokoto Steeti .

Gọvanọ nke Sokoto Steeti[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara Abdulkarim dịka gọvanọ nke Sokoto Steeti, Naijiria n'ọnwa Jenụwarị nke afọ 1992, na-anọchite anya National Republican Convention (NRC). Ọ bụ onye ọchịchị General Sani Abacha chụpụrụ ya n'ọchịchị n'ọnwa Nọvemba afọ 1993. [1] N’oge ya n'ụlọ ọrụ ahụ, ya na Attahiru Bafarawa, onye isi oche otu NRC na steeti ahụ nwere esemokwu. Esemokwu ahụ dịgidere, mgbe Bafarawa mechara bụrụ Gọvanọ nke Sokoto Steeti n'afọ 1999, ọ gbasoro iwu nke ileghara okporo ụzọ na ụlọ niile nke gọọmentị Abdulkarim wuru. [5] N'afọ 1992, Abdulkarim bịanyere aka na iwu nke guzobere Politeknik nke Talata Mafara , E mechara kpọọ Abdu Gusau Polytechnic . [6]

Ọrụ Emechaa[dezie | dezie ebe o si]

N’ọnwa Septemba afọ 2002, ahọpụtara Abdulkarim na kọmịlị okpuru nke Ụlọ ọrụ mmepe Niger Delta ka ha leba anya n’ihe gbasara ijeri naịra ruru ijeri naịjirịa nke amalitere na steeti iteghete ndị na-emepụta mmanụ. [7]

A họpụtara Abdulkarim dị ka Onye ozi na-ahụ maka Ọrụ na kabịnetị onye isi ala Olusegun Obasanjo n'ọnwa Julai nke afọ 2005. [8] Ọ nọchiri Alhaji Saleh Shehu n'ọkwa a. [9] N'ọnwa Nọvemba afọ 2006, ọ kpughere atụmatụ maka usoro mgbake okporo ụzọ sara mbara ma gbasie ike lekwasịrị anya n'oge ekeresimesi. [10] Mgbe achụrụ onye ozi na-ahụ maka ọrụ Adeseye Ogunlewe n'ọrụ n'ọnwa Machị nke afọ 2006, E buliri ya n'ọkwa nke onye ozi na-ahụ mak ọrụ.  Mgbe e mesịrị iọbịara n'okpuru ịjụ ase nke Sịnetị maka omume ya mgbe ọ nọ n'ụlọ ọrụ. [11]

Ọ bụ onye na-enweghị ihe ịga nke ọma maka ntuli aka gọvanọ nke Zamfara State n'okpuru otu ndọrọ ndọrọ ọchịchi Peoples Democratic (PDP) na nhoputa ndi ochichi nke ọnwa Eprel afọ 2007. [12] Ka ọ na-eru afọ 2007, PDP Zamfara Steeti kewara n'otu abụọ, otu nke Abdulkarim n'edu ya na nke ọzọ nke onye ndụmọdụ ihe gbasara nchekwa obodo nke gara aga bụ General Aliyu Gusau n'edu. N’ọnwa Maachị afọ 2008, Abdulkarim duuru ndị nnọchi anya Zamfara ka ha rịọ onye isi ala nke PDP Vincent Ogbulafor, ka Gusau ghara itinye aka na ihe gbasara otu ndọrọ ndọrọ ọchịchi ahụ. [2]

N'ọnwa Ọktọba afọ 2008, a kọrọ na a na-atụle ya maka ọkwa onye ozi na kansụl nke onye isi ala Umaru Yar'Adua . [13]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. 1.0 1.1 Nigerian States. WorldStatesmen. Retrieved on 2010-01-10.
  2. 2.0 2.1 Chuks Okocha (28 March 2008). Gusau – PDP Members Take Protest to Abuja. ThisDay. Retrieved on 2010-01-10.
  3. Ademola Adeyemo (10 November 2009). Sixteen Years After – Where Are Babangida's Civilian Governors?. ThisDay. Retrieved on 2010-01-10.
  4. Golu Timothy (18 June 2009). I Am Not A Yoruba Man – Former Sokoto Gov. Leadership Nigeria. Archived from the original on 2022-03-30. Retrieved on 2010-01-10.
  5. Bafarawa: Traits from his past. The Nation (1 January 2010). Retrieved on 2010-01-10.
  6. HISTORICAL DEVELOPMENT OF THE POLYTECHNIC. Abdu Gusau Polytechnic. Archived from the original on 2009-12-14. Retrieved on 2010-01-10.
  7. Niyi Bello (16 September 2002). Governors raise team to monitor NNDC projects. Retrieved on 2010-01-10.
  8. As Obasanjo Reshuffles Cabinet... Ministers Under Probe for Corruption. BNW News (14 July 2005). Retrieved on 2010-01-10.
  9. Yomi Odunuga, Sam Akpe and Isine Ibanga (14 July 2005). FG removes 10 ministers • Ezekwesili, others get portfolios. OnlineNigeria. Archived from the original on 2016-03-03. Retrieved on 2010-01-10.
  10. Works Ministry Repairs for Roads Yuletide Season. Daily Champion (2 December 2005). Retrieved on 2010-01-10.
  11. Senate Ad Hoc Committee Recommendation on Transportation. The Guardian (25 October 2009). Retrieved on 2010-01-10.
  12. FG reviews contract for Gusau – Sokoto road, says guber candidate. Daily Triumph (1 January 2007). Retrieved on 2010-01-10.
  13. Habeeb I. Pindiga (31 October 2008). Kazir, Lafiagi May Make New Cabinet. Daily Trust. Retrieved on 2010-01-10.