Peter Obi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa

Peter Obi (amuru 19 Julaị 1961) bu onye governor Anambra State na ala Naigeria. Na Novemba 2, n'afo 2006, achufuru ya na office governor, si ha mere ihe ojo. Mgbe ha gara na Supreme Court, si ha kuzie ya ihe mere, emerelachi ya onye governor.

Lee nke ozo[mèzi]