Okwu Wikipedia:Édémédé na foto egosipụtara

Page contents not supported in other languages.
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Aro ihu mbụ[dezie ebe o si]

Peeji ákíkó ka anyị ga eji na-anakọ atụmaatụ ma ọ bụ aro édémédé na foto à gà na-egosipụta mgbe niile. Ị nwee édémédé/foto ị bu n'obi, biko bídó isiokwu ọzọ n'okpuru nke à. Tinyé kwa njikọ édémédé ma ọ bụ foto ahụ, tinyé kwá nkọwa foto ma ọ bụ édémédé ị hopụtara. Daalụ nụ! Olugold (kwuo) 13:11, 8 Ọnwa asaa 2022 (UTC)

Édémédé á tụrụ Árò ígōsị̀pụ̀tà n'Áfò 2022[dezie ebe o si]

Édémédé ndị á tụ́rụ́ árò ígōsị̀pụ̀tà
Ízù Áhà Ńkọ́wá Ónyé tụ́rụ́ árò
June-Julai 19 Chinua Achebe Olugold
Julai 19-26 Ngọzị Okonjọ-Iweala Ngọzị Okonjọ-Iweala rụrụ ọrụ dịka Mịnịsta na-ahụ maka ihe niile gbasara ego (Minister of Finance) na Naịjiria. Ọ rụrụ ọrụ mịnịsta ugboro abụọ: sitē n’afọ 2003 rue afọ 2006; sitekwa n’afọ 2011 rue 2015. Tutu ọ rigoo n’ọkwa mịnịsta, ọ rụrụ ọrụ iri afọ abuo na ise n’ọba ego nke mba ụwa rue n'ọkwa "Managing Director" n’ahụ maka otu ọrụ niile si-aga na ya bụ oba ego. Ọ nọrọ n'ọkwa a afọ anọ (site n’afọ 2007 rue 2011)
Julai 27-Ọgost 2 Chimamanda Ngozi Adichie A mụrụ Adichie n'afọ nke 1977 n Enugu, Ȯra Enugu nke dị n'ala Naijiria. Ọ bụ onye Igbo.

Ọ gara ụlọ akwụkwọ na Nsukka, gakwaa mahadum na Nsukka (Ȯra Enugu), n'ikeazu n'ime Njikota Obodo Amerika na Philadelphia (Pensílvéníyạ), Kónétíkùt, Baltimore (Maryland) na mahadum Yale, New Haven (Connecticut). Adichie bi na Njikota Obodo Amerika na Naigeria.

Ọgọst 10-16 Chiwetel Ejiofor Chiwetel Ejiofor CBE (/ˈtʃuːətɛl ˈɛdʒioʊfɔːr/ CHOO-ə-tel EJ-ee-oh-for; a mụrụ na 10 Julaị 1977) bụ onye Britain na-eme ihe nkiri. Ọ bụ onye natara onyinye dị iche iche, gụnyere Ihe nrite BAFTA , Ihe nrite Laurence Olivier, Ihe nrite NAACP Image, na nhọpụta maka Ihe nrite Academy , Ihe nrite Primetime Emmy abụọ, Screen Ihe nrite Actors Guild atọ na Golden Globe ise. Mgbe ọ debanyere aha na National Youth Theatre n'afọ 1995 ma gaa London Academy nke Music na Dramatic Art, mgbe ọ dị afọ iri na itoolu na ọnwa atọ n'ime ọmụmụ ya, Steven Spielberg họpụtara Ejiofor ka ọ rụọ ọrụ nkwado na ihe nkiri Amistad (1997) dị ka James Covey Ejiofor gosipụtara ndị Okwe na Dirty Pretty Things (2002), Lola na Kinky Boots (2005) N'afọ 2008, Queen Elizabeth II họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi nke Order of the British Empire maka ọrụ ǹkà...
Ọgọst 17-23 Peter Mensah Daberechi16
Ọgọst 24-30 Diamond Platnumz

Fòtó á tụrụ Árò ígōsị̀pụ̀tà n'Áfò 2022[dezie ebe o si]

Fòtó ndị á tụ́rụ́ árò ígōsị̀pụ̀tà
Ízù Áhà URL fòtó Íkíké Ńkọ́wá URL édémédé Ìgbò Ńdétù Ónyé tụ́rụ́ árò
Julai 19 - 26 Iwa ji ọhụrụ n'ala Igbo Fòtó Iwa ji ọhụrụ (CC BY-SA 2.0) Iwa Ji ọhụrụ ndi Igbo(Orureshi na idoma, Iwa ji, Iri ji or Ike ji, n'ọlumba di iche iche) bụ emume ndi Igbo na-eme kwa afọ na ngwụcha udu mmiri 'rainy season' na mmalite ọnwa Asatọ. Édémédé À hàzié la ya Uzoma Ozurumba
Julai 27 - Ọgọst 2 Ndi Igbo Fòtó Nka Igbo-Ukwu (CC BY-SA 3.0) Foto a n'egosi nka ndi Igbo nke

egwupụtara na Igbo-Ukwu nọ na Anambra Steti. Ndi ọkachamara n'ekwu na emepụtara nka igwe a n'afọ 800 AD. Ụgbua, ite igwe a nọ n'ebe ngosi nka nke a n'akpọ National Museum, Onikan, Lagos, Nigeria.

Édémédé
Ọgọst 3 - 9 Nsibidi: Akara edemede ndi Igbo na gbo Fòtó Nsibidi (CC0) Nsibidi (amakwaara dịka nsibiri, nchibiddi maọbụ nchibiddy) bụ usoro ihe nnọchianya ejiri mara ndi ndịda ọwụwa anyanwụ Nigeria na ndị o doro anya na pictograms, ọ bụ ezie na e nwere aro si n'ụfọdụ bụ logograms maọbụ syllabograms. Édémédé Ehichapụrụ ya na Commons
Ọgọst 10 - 16 Ikenga Fòtó Ikenga (CC BY-SA 3.0) Ikenga, bu arusi ndi mba Igbo nọ na ndịda ọwụwa anyanwụ Nigeria. Foto a na egosi Ikenga arusị apiri-api ndi Igbo nke nọ n'ebe ngosi nka na obodo ofesi nke London, England. Édémédé À hàzié la ya
Ọgọst 17-23 Ejiji omenala ndi Igbo Fòtó Okpu omenala (CC BY-SA 3.0) Okpu omenala ndi Igbo eji ajị atụrụ (wool) mee. Édémédé
Ọgọst 24-30 Ijele Fòtó Mmanwụ Ijele (CC BY-SA 4.0) Mmanwụ Ìjelè ǹkè ama dika nnukwu Mmọnwụ kachasi na mba Afrika bụ otu n'ime Ọdinala maọbụ Omenala nke ndi Igbo. Édémédé
Ọgọst 31 - Sept 6 Ekwe: Ngwa egwu ndi Igbo Fòtó ekwu akpụrụ-akpụ (CC BY-SA 4.0) Ekwe bụ ngwa eji akụ egwu ọdịnala Igbo. Foto a n'egosi ekwu akpụrụ-akpụ n'ime obi Eze Chime na Onitsha. Édémédé
Sept 7 - 13 Ogene Fòtó Ogene (CC BY-SA 4.0) Ogene bụ ngwa egwu ndi Igbo. Ọ bukwa aha egwu. Ihe eji eme ogene bu igwe. Ọbu ndi Igbo bi na Naijeria n' eme mana agbakwa egwu ogene. Édémédé
Sept 14 - 20 Ákì: mkpụrụ na enye ndi Igbo ego na mbu Fòtó Ákì (CC BY-SA 4.0) Ákì bụ mkpụrụ a na eji eme ihe di iche-iche nọ n'ime mkpụrụ nkwụ Édémédé
Sept 21 - 27
Sept 28 - ỌKt 4 Agbogho Mmuo Fòtó Agbogho Mmuo (CC BY 3.0) Agbogho Mmuo bu Mmuo a na-eti n'afọ obula na mpa ghara Nri - Awka di n' ala ndị Igbo na Nigeria. Édémédé À hàzié la ya Uzoma Ozurumba
Ọkt 5 - 11
Ọkt 12 - 18 Ikpirikpi Ọgụ Fòtó ikpirikpi ọgụ (CC BY-SA 4.0) Ikpirikpi ọgụ bụ egwu na-ewu ewu ntọala ya si na obodo Ọhafia a na agba n'ọtụtụ ebe na Ọwụwa Anyanwụ Nigeria . Édémédé À hàzié la ya Uzoma Ozurumba
Ọkt 19 - 25
Ọkt 26 - Nọv 1 Mmanya nkwụ Fòtó mmanya nkwụ (CC BY-SA 4.0) Mmanya nkwụ bu mmanya bara oke ụrụ eji eme omenala n'ala Igbo Édémédé À hàzié la ya Uzoma Ozurumba
Nọv 2 - 8
Nọv 9 - 15 Nze na Ọzọ Fòtó Nze na Ọzọ (CC BY-SA 4.0) Nze na Ọzọ bụ otu kachasi otu ndi ọzọ, ma dirikwa oke mkpa na omenala ndi Igbo Édémédé À hàzié la ya Uzoma Ozurumba
Nọv 16 - 22
Nọv 23 - 29 Ndi Arọ Fòtó ndi Arọ (CC BY-SA 3.0) Ndi Arọ bụ mpaghara ndi Igbo ama-ama, otu njirimara ha na gboo bụ igba ahia ohu. Édémédé À hàzié la ya Uzoma Ozurumba
Nọv 30 - Des 6
Des 7 - 13
Des 14 - 20
Des 21 -27
Des 28 - 3 Jan 2023

Olugold (kwuo) 12:49, 18 Ọnwa asaa 2022 (UTC)

Ero Abia nke Chiemela Adiele Ulelu[dezie ebe o si]

Chiemela Adiele Ulelu by onye Abala di na Obi-Ngwa LGA did na Abia State. Obu onye kachasi akuputa ERO (Mushrooms) na Abia State.

Ero Abia but ihe otutu madu Jiri mara ya.

Mgbe obulai Igaras Abia State, juo maka ERO ABIA. 129.205.113.159 06:10, 23 Eprel 2023 (UTC)[zaghachi]

Daalụ maka ntụnye gị mana Chiemela Adiele Ulelu anọghị na Wikipedia Igbo na nke Bekee. Anyị na-etinye naanị ibe ndị dị na Wikipedia ma ọ bụ ọrụ Wiki ndị ọzọ. Ọ bụrụ na ama ya ama nke ọma, a ga-ekepụta ibe ya n'oge adịghị anya. Olugold (ṅkátá) 11:24, 8 Mee 2023 (UTC)[zaghachi]