Wikipedia:Édémédé na foto egosipụtara

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Peeji à bụ ébé ndétu édémédé na foto egosiputara n'ihu mbụ nke Wikipedia à. Peeji Ńkàtá ka anyị ga eji na-anako atụmatụ ma ọ bụ aro édémédé na foto à gà n'gosipụta mgbe niile.

Édémédé egosipụtara

  1. Chinụa Achebe -07 Julaị 2022
  2. Ngọzị Okonjọ-Iweala - 19 Julai 2022
  3. Chimamanda Ngozi Adichie - 27 Julai 2022
  4. Chiwetel Ejiofor - 10 Ọgọst 2022
  5. Peter Mensah - 17 Ọgọst 2022
  6. Diamond Platnumz - 24 Ọgọst 2022
  7. Ogonna Nnamani - 1 Septemba 2022
  8. Chet Anekwe - 19 Septemba 2022
  9. Pete Edochie - 03 Ọktoba 2022
  10. Chioma Ajunwa - 23 Ọktoba 2022
  11. Gina Bass - 09 Novemba 2022
  12. Asisat Oshoala 25 Novemba 2022

Foto egosipụtara

  1. Anthill- Nwonwu Uchechukwu P sèrè ya -Junu 2022
  2. Mmemme iwa ji ohụrụ - 20 Julai 2022
  3. Nka Igbo-Ukwu. Julai 27 2022. Ochiwar sèrè ya
  4. Ikenga.10 Ọgọst 2022
  5. Okpu omenala ndi Igbo eji ajị atụrụ (wool) mee. 17 Ọgọst 2022
  6. Mmawu ijele 24 Ọgọst 2022
  7. Ekwe 31 Septemba 2022
  8. Oghene 9 Sept. 2022
  9. Áki 19 Sept. 2022
  10. Agbogho Mmwo 03 Ọktoba 2022
  11. Egwu agha ndị Ohafia 23 Ọktoba 2022
  12. Ite mmanya nkwụ 9 Novemba 2022
  13. Nze na ozo 25 Novemba 2022

Ị mà nà...

  1. Ihe iri dị ụtọ anyị ma gbasara ndị Igbo -07 Julaị 2022.
  2. Ihe iri dị ụtọ anyị ma gbasara omenala ndị Igbo -19 Julaị 2022.
    1. Fòtó: Ngwa egwu ọdịnala Igbo bụ ogene na ịgba dị iche iche 27 Julaị 2022. Onyinyeonuoha sèrè ya
    2. Fòtó: Ndị egwu omenala Igbo Julai 27 2022. Timzy D'Great sèrè ya
  3. Eziokwu gbasara Afrịka
    1. Fòtó: Victoria falls Ọgọst 10 2022 PLBechly sèrè ya
    2. Fòtó: Caravan n'ime ọzara Morocco, Sahara 17 Ọgọst 2022
    3. Fòtó:Ugwu Kilimanjaro
    4. Fòtó:Ihe ọkpụkpụ Africa na Albert Memorial 1 Septemba 2022
    5. Fòtó:Nne na nwa agbụrụ Himba Namibia 19 Septemba 2022
  4. Akụkọ ihe mere eme na Afrika 03 Ọktoba 2022
    1. Fòtó:Ndị nwuye eze Benin 03 Ọktoba 2022
    2. Fòtó:Ebe obibi Mali 23 Ọktoba 2022
  5. Fòtó:Eziokwu ị kwesịrị ịma gbasara Naijiria 09 Novemba 2022
    1. Fòtó:Egwuregwu n'ime ime obodo Naịjirịa (2021) 09 Novemba 2022
    2. Fòtó:Egwuregwu n'ime ime obodo Naịjirịa (2021) 25 Novemba 2022