TY Bello

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Toyin Sokefun-Bello
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoTY Bello Dezie
Aha ọmụmụToyin Sokefun-Bello Dezie
Aha enyereTy Dezie
aha ezinụlọ yaBello Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya14 Jenụwarị 1978 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Ogun Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, osee foto, odee egwu, philanthropist Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2003 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ụdịgospel music Dezie
webụsaịtịhttps://tybello.com Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Toyin Sokefun-Bello (amụrụ ya n'abali iri na-anọ, n'onwa Mbụ), A mara ya nke ọma dịka TY Bello. ọ bụ nwafọ Naịjirịa nke na-agụ egwu, na-edekwa egwụ ma bụrụ onye na-ese foto na onye na-enyere ndị mmadụ aka. [1] Tupu o tinye uchu n'otu ọrụ, ọ bụ onye otu egwu Kush nke gbasagoro agbasa ugbu a. TY Bello bụkwa onye otu ndị (Nigerian Photography Collectives, Depth of Field). a-ahụ maka ihe osise na Nigeria, Depth of Field . [2] A mara ya nke oma site n'ahịrị egwu ya nke ọkpọrọ "Greenland", "Ekundayo", "This Man", "Freedom" na "Funmise".

A mụrụ TY Bello n'Ogun State. O nwetara akara Nzere n' akụ na ụba n'ụlọ akwụkwọ nke akpọrọUniversity of Lagos. n'asụsụ bekee. Ọ rụrụ ọru nta akụkọ ntkịrị oge ma mechaa banye n'ọrụ isee foto. [3] TY Bello pụtara n’ihe ịkụ egwu na mba Naịgria dịka onye so n’otu nkụmegwu gbasagoro agbasa akpọrọ KUSH n'ịchafụ nke putara 'Kinetically Ushering Salvation into Heart and Homes'. Ndi ọzọ so n'otu nkụmegwu a bụ ., a na-akpọ Kinetically Ushering Salvation into Hearts na eslọ. Ndị ọzọ so n’otu ahụ gụnyere Lara George, Dapo Torimiro na onye akụkọ n'egwu bụ Emem Ema. Otu Nkụmegwu KUSH nwetara aha ọma pụtara ihe na mmalite afọ, 2000 ste n'ahịrị egwu ha nke a kpọrọ " Lets Live Together"; ndi otua jisiri ike wepụta efere egwu tupu ha agbasaa. [4] TY Bello bụ onye na-ese foto onye onye isi ala n'oge gara aga bụ Goodluck Jonathan n'oge ọ nọ n'ọchịchị; ọ na-arụkwa ọrụ n'akwụkwọ akuko ejiji Thisday. [5]N’afọ 2008, TY Bello weputara efere egwu izizi ya nke akpọrọ Greenland . Onye kwadoro ngụpụta ya bụ egwu bụ Mosa Adegboye were jiri afọ abụọ rụpụta ya. Efere egwu a nyere ya ihe nrite nke Ngerian Music Award na Sun City Award. TY Bello kọwara na ya bụ efere egwu dịka njem nke ndụ ya, kwa ụbọchị. Egwu ahụ gosipụtara isiokwu nke ịhụnanya, ezinụlọ na mba. Udiri aha ya bu egwu nkpalite obi nke edere iji kpalie ndi Naijiria ka ha wezịga onwe ha site n’ebe obi nkọrọpụ ma nwee olile anya. [6]

2011–13: Ọdịnihu, Nchịkọta jubilii na mkpọsa Osi Megide Ikwasị NwanyI Iko N'ike.[dezie | dezie ebe o si]

TY Bello buru ụzọ kpughee atụmatụ maka Alụbọm abụọ ya nke akpọrọ 'The Future', mgbe ọ na-ekwusịrị Ariya Today okwu. [7] Ebu ụzọ mee album ahụ maka ntọhapụ n'afọ, 2011, ma bụrụ nke iri na abụọ na Nigerian Entertainment Today' ahịrị ụnọ ọgụ nke iri na abụọ a zụtara na afọ 2011. [8] Nw'ada Onye abụ a kwuru na ya na onye nrụpụta egwu aha ya bụ Mosa rụkọrọ ọrụ ma rụpụta alụbọm ahụ n'ọnwa ole na olerụ Mosa rụkọtara ma dekọọ album ahụ na ọnwa ole na ole. Na abalị iri na itoli nke onwa February, na afọ 2011, TY Bello wepụtara "The Future" dị ka okachasị ibe ya n'ahiri egwu ya ndi ọzọ dị n'alụbọm ahụ. [9] Egwú ahụ gwara ndị ntorobịa mba Nigeria ka ha bụrụ mgbanwe ha na-achọ. Kemi Adetiba - -mepụtara ihe onyo-onyoo egwu maka "The Future" n'ụbọchi atọ n'ọnwa anọ, nke afọ 2011. Ọ gbakwịnyere nkwado ndi egwu Tara Fela-Durotoye, Sound Sultan, Chude Jideonwo na Banky W [10] [11] Ore Fakorede nyere abụ a akara nke kpakpando asaa n'ime iri, kwuokwa na "ebede-ala, synths na piano na-enye ihe ngosi doro anya maka TY iji gosipụta ọdịiche dị ukwuu nke olu ya na-enweghị mgbanwoju anya, na nke a ka ọ na-eme n'ụzọ magburu onwe ya, na-eweta ihe obi ụtọ n' egwu ahụ. " [12] Dapo Osewa nke Sahara Reporters kọwara ihe onyo-nyoo ahụ dịka "ihe nkowa n'onwe ya nke na-egosịpụta ụzọ di iche iche ndi mmadụ ji echesị echiche nke na-egosị ihu onye Naijiria." [13] Makeup brand House of Tara hiwere The Jubilee Collection, nke oke mmepụta akara nke etemeete nke ahịrị egwu akpọrọ "The Future" kwalitere mmụọ maka ya.. [14]

N'ọnwa Ọktọba 2011, TY Bello bụ otu n'ime ndị ama ama gosipụtara na ihe onyo-nyoo emere na nkeji asatọ nke mmegide nkwamiko-n'ike Maka Ntorobịa nke Nigeria chịkọtara. ịhe onyo-nyoo a tụrụ elo ọfụma n'ihe gbasara ndi agbọọbia a kwasịrị iko n'ike na mahadum bụ Abia State University n'afọ 2011. [15] Na onwa iri na-abụọ n'afo 2013, TY Bello weputara egwu ya, “Yahweh” nke Wale Adenugaso na ya. Ndi na-agu egwu ndi ama ọfụma dịka Nwando Okeke na Mosa so kwado ya bụ egwu. Edere ahiri mbụ nke abụ ahụ n'afọ 2004 mgbe a na-ese foto. [16]

2014: Akwụkwọ abụ ụtụtụ[dezie | dezie ebe o si]

N'abalị iri, n'ọnwa iri, nke afọ 2014, TY Bello wepụtara alụbọm ụlọ egwu nke atọ ya bụ Morning Songbook maka mweta nke nkanụzụ ịntanet na SoundCloud. [17] E wepụtara ya na-enweghị nkwalite ọbụla ma tinyekwa ya ahịrị egwu iri, gụnyere "Yahweh", "Thirsty" na "Jesu Jesu". Album ahụ nwere mmekorita ya na M Sugh na Fela Durotoye. [18] Udochukwu Ikwuagwu nke Breaking Times nyere album a akara nke asaa n'ime iri, na-ekwupụta nke ọma, "TY Bello na Mosa kwesịrị otito maka oke edemede egwu na nnrụpụta ha gosịpụtara na nke a. N'oge ụfọdụ, mmetụta uche mere ka olu ha dị elu karịa ka ọ dị n'eziokwu mana mbutu olu mfe nke ndị na-abụ abụ na-akwado n'azụ mere ka ọ banye n'anya ya. Ihe ọrụ ngo a bụ ruru onu ahia obula ma ọbụ ezie na enyere ya n’efu; ọrụ ngo a bụ nke ga adịgịde ogologo oge. " [19]

2016: Tinie Tempah na Nchọpụta ọ mere[dezie | dezie ebe o si]

Bello na-arụ ọrụ na Lagos ebe ọ na -esepụta ihe nkiri foto maka onye egwu Britain bụ Tinie Tempah . O mechara chọpụta na e nwere ọmarịcha nwanyị mara mma nọ n’azụ nwoke a. Iji chọta Olajumoke Orisaguna, o mere ka foto Orisaguna pụta n'ihu mkpuchi nke akwụkwọ akụkọ akpọrọ Style magazine .

Ọrụ Enyemaka Mmadụ[dezie | dezie ebe o si]

TY Bello na-ahazi ihe ngosi foto nke ana=eme n'afo n'afọ iji wepụta ego maka ụmụaka enweghi nne na nna na mba Naịjirịa. Ọ bụkwa onye ntụzi ọrụ nke Link-a-child, otu NGO nke raara nye ịgbasa ozi banyere ụmụ ogbenye na Naịjirịa na ịchọ nkwado n'aha ha. [6] N'ọnwa asaa nke afọ 2011, TY Bello ritere ihe nkwanye ugwu nke ndi otu Non Profit Communication for Change Organization nyere ya nihe nkiri nke nwere akuku ise nke akpọrọ RedHot . [20]

Ndụ Onwe[dezie | dezie ebe o si]

TY Bello lụrụ Kashetu Bello n'afọ 2009. Di na nwunye a mụrụ ụmụ nwoke ejima aha ha bụ Christian na Christopher n'abalị iri nke afọ October 2014, bụ nke dakọtara na nrụpụta nke The Morning Songbook . [21] [22]

  • Greenland (2008)
  • The Future (2011)
  • The Morning Songbook (2014)

Onyinye na Nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Onyinye Music Video
Onyinye Ntụrụndụ Naịjirịa
Isi
Onu ahia okike Creative

Hụ kwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndebanye aha ndi ozioma nke Nigeria
  • Lola Akinmade Åkerström

Ebe nsi nweta[dezie | dezie ebe o si]

  1. TY Bello; Speaking Hope through Music & Pictures. Konnect Africa (25 July 2013). Retrieved on 14 February 2015.
  2. 10 Nigerian iconographers you oughta know. AfriPop. Archived from the original on 14 February 2015. Retrieved on 25 November 2014.
  3. TY Bello's Biography & Updated profile – Latest Albums & Songs of TY Bello - Recent Pictures & Videos of TY Bello. Pulse (28 April 2014). Retrieved on 5 December 2014.
  4. TY Bello returns to stage after 7yrs. Vanguard (28 May 2011). Retrieved on 5 December 2014.
  5. TY Bello's Biography & Updated profile – Latest Albums & Songs of TY Bello - Recent Pictures & Videos of TY Bello. Pulse (28 April 2014). Retrieved on 14 February 2015.
  6. 6.0 6.1 TY Bello Biography. One Cubed. Archived from the original on 14 February 2015. Retrieved on 11 January 2015.
  7. More On TY Bello’s Forthcoming Album.. Ariya Today. Archived from the original on 30 December 2014. Retrieved on 14 February 2015.
  8. 12 Albums To Buy In 2011. Nigerian Entertainment Today. Retrieved on 14 February 2015.
  9. BN Exclusive – WORLD PREMIERE: Ty Bello returns to music with "The Future". Bellanaija. Retrieved on 14 February 2015.
  10. Video Premiere: ‘The Future’ – TY Bello. Nigeria Entertainment Today. Retrieved on 14 February 2015.
  11. New Video: The Future by TY Bello (Featuring cameos from Fela Durotoye, Chude Jideonwo, others). CP-Africa. Archived from the original on 14 February 2015. Retrieved on 3 January 2015.
  12. Video Review: TY Bello delivers The Future. YNaija. Retrieved on 14 February 2015.
  13. TY Bello's The Future Is Here ( We are Nigeria ) But What Kind Of Future ?. Sahara Reporters. Retrieved on 14 February 2015.
  14. House of Tara introduces "The Jubilee Collection" inspired by Ty Bello. Bellanaija. Retrieved on 14 February 2015.
  15. We stand as one! Youth Minister, TY Bello, Ebuka, others record anti-rape video. YNaija. Retrieved on 3 January 2015.
  16. TY-Bello Back with New Single!. Daily Times of Nigeria. Retrieved on 3 January 2015.
  17. SURPRISE! Download TY Bello’s New Album – "The Morning Song Book" for FREE. Bellanaija (10 October 2014). Retrieved on 18 February 2015.
  18. TY Bello drops 3rd studio album. Nigeria Entertainment Today (10 October 2014). Retrieved on 18 February 2015.
  19. ALBUM REVIEW: THE MORNING SONGBOOK – TY BELLO. Breaking Times (28 October 2014). Archived from the original on 18 February 2015. Retrieved on 18 February 2015.
  20. Stephanie Okereke, Cobhams, TY Bello & others honoured by Communication for Change. YNaija. Retrieved on 13 February 2015.
  21. Breaking: TY Bello delivers twin boys after 9 years of marriage. Nigerian Entertainment Today (12 October 2014). Retrieved on 14 February 2015.
  22. TY Bello Welcomes Twin Boys. Channels TV (13 October 2014). Retrieved on 14 February 2015.