Uzor Osimkpa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Uzor Osimkpa
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie

Uzoma Okwuchi Osimkpa bu onye na-eme ihe nkiri Naijiria nke a ma ama dị ka Uzor Osimkpa. Ọ pụtara onye ise na 2012 Gulder Ultimate Search oge nke 9. [1]

Uzo_Osimkpa

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Uzor Osimkpa na February 15th na Legọs steeti, steeti dị na mpaghara ndịda ọdịda anyanwụ Naijiria. Ọ gụrụ akwụkwọ praịmarị na sekọndrị na Legọs steeti. [2] O nwetara nzere bachelọ na Economics Education na Abia State University, Nigeria. [3]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọrụ ime ihe nkiri Uzor malitere na 2004 mgbe ọ pụtara na ihe nkiri Shallow Waters. [4] N'afọ 2005, e gosiri ya na usoro ule Wetin dey nke BBC World Service Trust. Ihe nkiri TV Do Good na Hustle mere ka ọ pụta ìhè. N'ikpeazụ, ọ pụtawo na fim na usoro ihe nkiri TV nke gụnyere Tinsel, The Maze, Flatmate, Edge of Paradise, Doctors Quarters, n'etiti ndị ọzọ. [4]

Uzor Osimkpa pụtara na asọmpi wee n'ọkwa ise na 2012 Gulder Ultimate Search. [5] N'agbanyeghị na a chụpụrụ ya n'ihi imebi iwu n'ihi na o wepụrụ steepụ ihere n'ụkwụ ya mgbe ọ nọ na-ata ya ahụhụ maka ịbụ onye ikpeazụ n'ihe ịma aka ahụ - bulite ọkọlọtọ gị. [4] [6] [1]

Ihe nkiri ahoputara[dezie | dezie ebe o si]

Ihe nkiri
Afọ Aha Ọrụ Ụdị Ndi nkedo ahọpụtara Nsidee
2020 Omambala Azuka Obi mkpali
2020 No More Secrets Ihe nkiri
2019 Love is War Linda
My Neighbour Claire Ihe nkiri
2018 Just Before I do Ihe nkiri
2017 Dance to My Beat Chacha
  • Ịhụnanya
  • Nto ọchi
2014 Oblivious Sarah Nkenke ejije
2014 Love, Lies & Alibi Ihe nkiri
Ihe nkiri Igwe onyonyo
Afọ Aha Ọrụ Ụdị Ndị nkedo ahọpụtara Nsidee
2017 Fifty Sade
  • ihe nkiri
  • Ịhụnanya
2015 Desperate Housegirls Ada
  • Nto ochi
  • Ịhụnanya
2008 Tinsel Ihe nkiri

Otuto[dezie | dezie ebe o si]

Na 2017 Uzor ka ahọpụtara maka City People Movies Awards nke onye na-eme ihe nkiri na-abịa abịa na ihe nkiri Bekee [7] [8] Uzor Osimkpa pụtara nke ise na 2012 Gulder Ultimate Search, nke a bụ oge emere na Usaka, Obot Akara, Akwa Ibom State. [5]

Nsidee[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. 1.0 1.1 Uzor Osimpka Evicted From Gulder Ultimate Search 9, Onyinye Udodi Emerges Last Girl Standing » NaijaVibe (en-US). Retrieved on 2021-11-14.
  2. Actress Uzor Osimkpa: Biography And Net Worth (en-US). Ken Information (2020-05-31). Retrieved on 2021-11-14.
  3. Uzor Osimkpa : Biography | Filmography | Awards - Flixanda (en-US). Archived from the original on 2021-11-14. Retrieved on 2021-11-14.
  4. 4.0 4.1 4.2 izuzu (2016-02-15). 5 things you should know about "Tinsel" actress (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2021-11-14.
  5. 5.0 5.1 Chidi Mokeme returns as Gulder Ultimate Search host (en-US). Vanguard (Nigeria) News (2012-10-08). Retrieved on 2021-11-14.
  6. Gulder Ultimate Search contestants unveiled as show kicks off Oct. 16 (en-US). The Sun (Nigeria) (2021-10-04). Retrieved on 2021-11-14.
  7. RMD, Funke Akindele Nominated For City People Movie Awards (en-GB). Newsbreak.ng (2017-09-11). Archived from the original on 2021-11-14. Retrieved on 2021-11-14.
  8. List Of Winners At The 2017 City People Movie Awards - Concise News (en-US) (2017-10-09). Retrieved on 2021-11-14.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]