Ȯra Abia
Oge/afọ mmalite | 27 Ọgọọst 1991 |
---|---|
aha gọọmenti | Abia |
akara ala | Abia |
asụsụ njieme | Bekee |
kọntinent | Eluàlà |
mba/obodo | Naijiria |
isi steeti | Umuahia |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Naijiria |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 5°25′0″N 7°30′0″E |
geoshape | Data:Nigeria/Abia.map |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Governor of Abia State |
Executive òtù | Executive Council of Abia State |
òtù omebe iwu | Abia State House of Assembly |
onye nwe | Enyimba International F.C., Abia Warriors F.C. |
dochie | Imo State |
postal code | 440001 |
webụsaịtị | https://abiastate.gov.ng/ |
Akụ na ụba nke isiokwu | economy of Abia State |
udi maka maapụ | Category:Maps of Abia State, Nigeria |
Ȯra Abia (State nke Chineke) bu state no n'ime Naigeria. Isị ya bu Umuahia, tomadi Aba bu ebe ahia ukwu ya no.
Abia State nola n'afo Imo State ru 1991, mgbe ndi government coro ya guzie ya state. Ndi Igbo bi na ya na nke ukwu.
Ọdịdị ala
[dezie | dezie ebe o si]Obu otu state n'iteghete meka ebe ana-kpo Mba Mmiri (Niger Delta).
Ihu igwe
[dezie | dezie ebe o si]Ihu igwe Abia Steeti bụ Udummiri na Ọkọchị. Okpomọkụ nke Steeti a na ebido karị na (28.99*c rue na 84.18*f)
Oge Udummiri na ebido karị na ọnwa Apurelu rue na ọnwa October afọ ọbụla.
Oge Ọkọchị na ebido karị na ọnwa Ekeresimesi rue na ọnwa Maachị.
Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke mbụ nke afọ.
Abia Steeti so ná Steeti nke Mgbanwe ihu igwe na enye nsogbu nke ukwu n'ime Nigeria.
Mgbanwe ihu igwe na eme ka Ide mmiri na mbuze na enye kwa nsogbu na Steeti a.
Lee nke ozo
[dezie | dezie ebe o si]
Wikimedia Commons nwe ru media dị ikwu nye Ȯra Abia (Abia State). |
Abia ·
Adamawa ·
Akwa Ibom ·
Anambra ·
Bauchi ·
Bayelsa ·
Benue ·
Borno ·
Cross River ·
Delta ·
Ebonyi ·
Edo ·
Ekiti ·
Enugu ·
Gombe ·
Imo ·
Jigawa ·
Kaduna ·
Kano ·
Katsina ·
Kebbi ·
Kogi ·
Kwara ·
Lagos ·
Nasarawa ·
Niger ·
Ogun ·
Ondo ·
Osun ·
Ọyọ ·
Plateau ·
Rivers ·
Sokoto ·
Taraba ·
Yobe ·
Zamfara
Federal Capital Territory (FCT):
Abuja