Kingsley Abasili
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri |
---|---|
ụdịekere | nwoke |
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Kingsley |
ụbọchị ọmụmụ ya | 30 Jụn 1984 |
Ebe ọmụmụ | Makurdi |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | lecturer, omee |
ụdị ọrụ ya | theater arts |
ebe agụmakwụkwọ | University of Port Harcourt, Ebonyi State University Faculty of Social Science |
ogo mmụta | Bachelor of Public Administration, Master of Science |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2019 |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
Ụcha ime anya | hazel |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ihe nkiri | Unroyal |
Ọrụ ama ama | Unroyal |
Kingsley Nkemjika Abasili bụ onye na-eme ihe nkiri na Naịjirịa. A maara ya nke ọma dị ka Kingsley Abasili. A makwaara ya dị ka onye yiri onye na-eme ihe nkiri ochie bụ Pete Edochie[1] . Ndị na-eme ihe nkiri abụọ a bụ ndị Anambra steeti mana ha abụghị ndị si ofu ezinụlọ. [2]
Akụkọ ndụ
[dezie | dezie ebe o si]Kingsley bụ onye na-eme ihe nkiri gosiputara na ihe nkiri ọtụtụ nke ihe nkiri Nollywood. Kingsley sitere obodo n'Igbo-Ukwu, dị n'okpuru ọchịchị Aguata nke Anambra Steeti na mpaghara ndịda ọwụwa anyanwụ Naijiria. [3] Amụrụ ya na Makurdi, Benue State, Nigeria. [3] Kingsley Abasili na-eme ncheta ọmụmụ ya na Junu 30th, nke afọ ọ bụla. [4]
Agụmagu akwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Kingsley bụ onye na-eme ihe nkiri gosiputara na ihe nkiri ọtụtụ nke ihe nkiri Nollywood. O nwere nzere bachelọ na nchịkwa ọha, na mahadum Ebonyi State University, Abakaliki . [3] Na March 25th, 2017 ọ kpọkọtara ya na ndị ọzọ ndị gụsịrị akwụkwọ na ngalaba nke Political na Adminstrative Studies- International Relations, (Master's Degree), ngalabaSocial Sciences, University of Port Harcourt, Rivers State . [5]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]N'afọ 2019, kingsley dọtara ndị mgbasa ozi maka myirịta ya na onye na-eme ihe nkiri ochie bụ Pete Edochie . Abasili dị ka pete Edochie nke na-eto eto wee kpọọ ya Onye yiri Pete Edochie na-eme ihe nkiri nke ọma. [2] N'ikpeazụ, Kingsley sonyeere ụlọ ọrụ ihe nkiri Nigeria n'otu afọ wee soro ndị na-eme ihe nkiri Nollywood dị ka Gentle Jack, Emmanuel Ehumadu a maara dị ka Labistar, na ndị ọzọ. [1] N'afọ 2019, ọ pụtara na Try Me dị ka onye isi ụlọ akwụkwọ na Mark Angel's nkenkee nto ọchị yana Dominion Uche na ndị ọzọ.
Ihe nkiri ọ gosiputara
[dezie | dezie ebe o si]Ụbọchị | Aha | Ụdị | Ọrụ | Ndi mere ihe nkiri ahọpụtara | Nsidee |
---|---|---|---|---|---|
2020 | Throne of Madness | Ihe nkiri | Ichie Odinaka |
|
|
5G Network | Ihe nkiri drama | Derrick |
|
||
Unroyal | Ihe ọchị Ihunanya |
Okenye na Council |
|
||
Behind the Chaplet | Ihe nkiri | Presido | |||
2019 | Try Me | Ihe nkiri Youtube Nkenke Ihe ọchị |
Onye isi ụlọ akwụkwọ |
|
|
2020 | Anambra Through a Lens | Ihe ngosi okwu | Onye ọbịa |
Nkwenye
[dezie | dezie ebe o si]Akpọrọ ya òkù na mmemme Akaraka dị ka ọbịa wee nye ya onyinye nkwanye ùgwù site n'aka Anambra Through a Lens, na 2020 ya na ndị ọzọ natara; Onye ukwu Odeakwụkwọ mgbasa nke Gọvanọ Anambra steeti, Sir James Eze na ndị ọzọ. [6] Kọmishọna na-asọpụrụ maka ndị ntorobịa na akụnụba dijitalụ, Hon. Afam Mbanefo nyere ndị nwetara ihe nrite a. [4] [7] [8]
Nsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Pete Edochie's Look-alike Joins Nollywood | Nigeria Newspaper - Latest Nigeria News paper. www.nigerianewspaper.com.ng. Retrieved on 2021-11-25.
- ↑ 2.0 2.1 Durojaiye (2019-01-03). Actor Pete Edochie's lookalike spotted in Port Harcourt (en). Legit.ng - Nigeria news.. Retrieved on 2021-11-25.
- ↑ 3.0 3.1 3.2 Nollywood Actor Kingsley Abasili to attend Anambra Through a lens (en) (2019-12-28). Retrieved on 2021-11-25.
- ↑ 4.0 4.1 Nollywood Actor, Kingsley Abasili is plus one today (en) (2020-06-30). Retrieved on 2021-11-25.
- ↑ (2017-03-05) "31st Convocation ceremony- Award of degrees and prices". University of Port Harcourt: 384.
- ↑ Okafor (2020-02-11). Akaraka Photo Exhibition Showcases Anambra's Beauty And Scenic Sites (en-US). P.M.EXPRESS. Retrieved on 2021-11-27.
- ↑ Uwandu (2020-01-29). Akaraka sets to promote cultural heritage, tourism via exhibition of over 100 images of Anambra City (en-US). Vanguard (Nigeria) News. Retrieved on 2021-11-27.
- ↑ Okafor. Akaraka Exhibition Showcases Anambra's Beauty Through Photos. Nigerian Voice. Retrieved on 2021-11-27.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Kingsley Abasili na IMDb