Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Azubuike Michael Egwu onye a maara dị ka Zubby Michael (à mụrụ ya na 1 Febrụwarị 1985 na steeti Anambra , Nigeria ) ọ bụ onye mmepụta na omee ejije Naijiria. [1] [2] A maara ya maka agwa ya na Three Windows , Royal Storm na Professional Lady . [3] Ejije mbụ ya bụ nke a kpọrọ Missing Rib mana à maara ya nke ọma n'ihi isi agwa ya n'ejije Three Windows. [4]
A mụrụ Zubby n'okpuru ọchịchị Ekwusigo na steeti Anambra na (1 February 1985) mana tolitere na Adamawa ebe ọ gụrụ akwụkwọ elementrị. Ọ gara mahadum Nnamdi Azikiwe ebe ọ nwetara nzere na Mass Communication . [5]
Ọ malitere ime ejije na Yola mgbe ọ dị obere. [6] Ejije mbụ ya pụtara ìhè bụ nke a kpọrọ Missing Rib mana ọ ghọrọ onye a ma ama maka isi agwa ya n'ejije Three Windows . Zubby apụtala n'ọtụtụ ejije ndị ọzọ dị iche iche . [7] [8]
N'abalị iri abụọ na ise n'ọnwa Nọvemba afọ 2019, a họpụtara ya n'ọkwa ndọrọndọrọ ọchịchị dị ka onye ndụmọdụ pụrụiche na mgbasa ozi nye aka na-achị Anambra steeti bụ Willie Obianọ . [9] [10] Enyere ya akwụkwọ nkwado maka ịnye aka ọ na-enye n'ọrụ nkwalite ndị ntorobịa na City Radio 89.7 fm nke steeti Anambra.
Afọ
Ihe nrite
Otu
Nsonaazụ
2019
City People Movie Awards
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
City People Movie Awards
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
Nigeria Achievers Awards
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
South South Achievers Awards (SSA) [14]
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
2018
South East Entertainment Award
style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
Ihe nrite ihe nkiri obodo ndị mmadụ [15]
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
2015
Ihe nrite ntụrụndụ Naijiria [16]
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
Ihe nrite ihe nkiri obodo ndị mmadụ [17]
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
2014
Ihe nrite ihe nkiri obodo ndị mmadụ [18]
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
2011
Onyinye kacha mma nke Nollywood (BON) [19]
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
Afọ
Ihe nrite
Otu
Nsonaazụ
2020
Òtù Na-ahụ Maka Mma South-East
Onye ndọrọndọrọ ọchịchị ama ama nke afọ
meriri
2019
City People Movie Awards
Best Igbo Film of the Year (Eze ndi Ala) [20]
Ahọpụtara
2018
Ihe nrite MSME nke Naijiria & Achievers
Onye Nollywood nke afọ
meriri
Afọ
Aha Magazin
2019
Aka Ọhụrụ nke Africa (SPRING/SUMMER 2019 EDITION) [21]
Afọ
Ajụjụ ọnụ
2021
KingsPrimeTV [22]
2019
Akụkọ BBC Igbo
Mmetụta Ọhụrụ nke Africa
Year
Film
Role
Notes
2020
Omoghetto:The Saga
Azaman
Identical Twins
Bad Omen
Burial Battle
Audio Money
Egg of love
2019
The Return of Dangote
Our Father's Property
Ebuka
Dying of Thirst
Uzor
Blood Feud
Reuben
Children obey your parents
Azubuike
Hunchback Princess
Ugo
Seed of Greatness
Agumba
A Thousand War
Obidi
G4 The Money Men
Obinwanne
Flashback
Chris
Starring Rachael Okonkwo
Seed of Deception
Chima
Enemy of Progress
Uzondu
Shameless Sisters
Starring Lizzy Gold
Yahoo King
King Ezego
Boy Makes Money
Uzodimma
Son of No Man
Nnanna
The Return of Eze Ndi Ala
Eze
Starring Ken Erics , Rachael Okonkwo
Afraid to Fall
James
Pains of the Orphan
Prince Chimaobi
2018
Throne of Terror
Sound of Calamity
Prince Irudike
Lack of Money
Joshua
Hunted Bride
Prince Ahamefula
Starring Eve Esin
Omenka
Prince Obieze Nnoruka
Starring Queen Nwokoye
Yahoo Shrine
Jide
Bastard Money
Lazarus
Made in South
Edozie
Anayo China
Anayo
Wasted Authority
Collins
Starring Ngozi Ezeonu
Youngest Wife
Festus
The one man squad
Victor
Mama
Starring Liz Benson
2017
Eze Ndi Ala in America
Eze
Starring Ken Erics , Rachael Okonkwo
The King of Vulture (Eze K'udene)
Mr Arrogant
Arinze
The Return
Igwe Ufuma
Starring Chacha Eke
War for love
Dennis
Starring Rachael Okonkwo
Ozoemena Ozubulu
Ozoemena
Adaure, My love
Izunna
Starring Rachael Okonkwo
Sword of Justice
Prince Ogugua
Starring Ken Erics, Ngozi Ezeonu
2016
Family Matters (Akara Ayasago)
Tony
Starring Ebere Okaro
2015
1st Hit
Gallardo
Starring Nonso Diobi and Mayor Ofoegbu
The Promise
Izu
Starring Chacha Eke
Abba
Chibueze
Starring Queen Nwokoye
Okada 50
Okada 50
Starring Ebere Okaro
Compound fools
Ossai
Starring Kenneth Okonkwo , Yul Edochie Queen Nwokoye and Funke Akindele
My love, my mother's wish
Ikechukwu
Starring Rachael Okonkwo
Settle Me
Agozie
Starring Ken Erics, Ngozi Ezeonu
The Struggle
Alfred
Starring Kelvin Books Ikeduba