Ọ̀hà Ímò
Oge/afọ mmalite | 3 Febụwarị 1976 |
---|---|
A gụrụ aha | Imo River |
asụsụ njieme | Bekee |
kọntinent | Eluàlà |
mba/obodo | Naijiria |
isi steeti | Owẹrrẹ |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Naijiria |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 5°29′0″N 7°2′0″E |
geoshape | Data:Nigeria/Imo.map |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Gọvanọ Imo steeti |
Executive òtù | Executive Council of Imo State |
òtù omebe iwu | Imo State House of Assembly |
Nkwekọrịtara oke ala | Anambara Steeti, Ȯha Abia, Rivers state |
dochie | East Central State |
Asụsụ ọ na-asụ | Ikwerre language |
postal code | 460001 |
webụsaịtị | https://www.imostate.gov.ng/ |
Ȯra Imo State nickname: Eastern Heartland | ||
Location | ||
---|---|---|
Statistics | ||
Governor | Rochas Okorocha (APC) | |
Date Created | 3 Febrụwarị, 1976 | |
Capital | Owerri | |
Area | 5,100 km² Ranked 34th | |
Population 1991 Census 2006 est. |
Ranked 13th 2,485,499 3,934,899 | |
ISO 3166-2 | NG-IM | |
Website | imostate.gov.ng |
Ọ̀hà Ímò (nà bèkeè: Imo State) bú òtú state no n'ime ala Naigeria. Ya na Imo State bu ebe ndi Igbo na kpo obi wo, ebe Obi Ala ndi Igbo (bekee:Heart of Igboland).
Ihu igwe
[dezie | dezie ebe o si]Ihu igwe Imo Steeti bụ Udummiri na Ọkọchị
Oge Udummiri na ebido karị na ọnwa Apurelu rue na ọnwa Ọktoba afọ ọbụla.
Oge Ọkọchị na ebido karị na ọnwa Ekeresimesi rue na ọnwa Maachị.
Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke mbụ nke afọ.
Imo so ná Steeti nke Mgbanwe ihu igwe na enye nsogbu nke ukwu n'ime Nigeria.
Mgbanwe ihu igwe na eme ka Ide mmiri na mbuze na enye kwa nsogbu na Steeti a.
Mbuze bụ otu ọdachi na -enye Imo Steeti nsogbu. Mbuze emebigo ala ruru 360 nke 57 na ime ya nọ na ezigbo nsogbu. Ideato, Orlu, Ihitte-uboma, Arondizuogu, Umuomi-ikeduru na Njaba bụ ebe mbuze na enye nsogbu.
Ụlọ ọlụ nke Nigeria na ahụ maka Mbuze nke akpọro Nigeria Erosion and Watershed Management Project(NEWMAP), bidoro olu na Steeti a na Nọvemba 11, 2014 maka igbochi mbuze,Eziala- Obizi dina Ezinihitte Mbaise LGA; Iyiuzo-Ihioma-Ogberuru dina Orlu LGA; Umueshi-Amanato dina Ideato South LGA; Umuturu -Ezemazu -Urualla dina Ideato North LGA; Umunumo Ibeafor dina Ehime Mbano LGA; na Umueze Obazu-Mbieri nke dị na Mbaitoli LGA bụ ndị ọlụ a metụtara na Imo State.
Na ọnwa Ọgọọst 2019, ide mmiri mebiri ihe ruru ụlọ iri asaa ma chụpụ mmadụ ruru 2000 na be obibi ha.
Lee nke ozo
[dezie | dezie ebe o si]Links n'aga n'ezi
[dezie | dezie ebe o si]- ICAfrica - International Charity for Africa, NGO, Canada, looked up February 14, 2016.
Abia ·
Adamawa ·
Akwa Ibom ·
Anambra ·
Bauchi ·
Bayelsa ·
Benue ·
Borno ·
Cross River ·
Delta ·
Ebonyi ·
Edo ·
Ekiti ·
Enugu ·
Gombe ·
Imo ·
Jigawa ·
Kaduna ·
Kano ·
Katsina ·
Kebbi ·
Kogi ·
Kwara ·
Lagos ·
Nasarawa ·
Niger ·
Ogun ·
Ondo ·
Osun ·
Ọyọ ·
Plateau ·
Rivers ·
Sokoto ·
Taraba ·
Yobe ·
Zamfara
Federal Capital Territory (FCT):
Abuja