Ndị Ìgbò: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Content deleted Content added
Tschips (ṅkátá | mmetara)
m sorry, was wrong with the spelling... change again category to "Ndi Igbo"
Tschips (ṅkátá | mmetara)
m add some links and standardize spelling; add link to commons; add stub template
Ahiri 4: Ahiri 4:
|}
|}


N'ala [[Naigeria]], '''ndï Igbo''' bu ndi ato hiri nne na onu agugu. Asusu eji mara ndiigbo bu asusu olu igbo. Nke ọzọ bu "broken [[bekee|English]]" ha ne ku ufọdi. Imerime mmadu nasu asusu bekee, site na-enyemaka nke amumamu olu bekee. Ufodi state ndi Igbo na Naigeria nọ nke nnuku bu, [[Abia State]], [[Anambra State]], [[Ebonyi State|Ebonyi]], [[Enugu State|Enugu]], ma na [[Imo State]]. [[Delta State]] (Anioma) na [[Rivers state]].
N'ala [[Naigeria]], '''ndï Igbo''' bu ndi ato hiri nne na onu agugu. Asusu eji mara ndiigbo bu asusu olu igbo. Nke ọzọ bu "broken [[bekee|English]]" ha ne ku ufọdi. Imerime [[Madu|mmadu]] nasu [[Asusu Bekee|asusu bekee]], site na-enyemaka nke amumamu olu bekee. Ufodi state ndi Igbo na Naigeria nọ nke nnuku bu, [[Ȯra Abia]], [[Ȯra Anambra]], [[Ȯra Ebonyi]], [[Ȯra Enugu]], ma na [[Ȯra Imo]]. [[Ȯra Delta]] (Anioma) na [[Ȯra Rivers]].


==Ákíkó==
==Ákíkó==
Site n'otu esi kọwa na nke mbu, na ala [[Naigeria]], ndi Igbo no na Abia, Anambra, Ebonyi, Enugu and Imo state. Enwekwara ndi Igbo na Delta state nakwa Rivers state.
Site n'otu esi kọwa na nke mbu, na ala [[Naigeria]], ndi Igbo no na Ȯra Abia, Ȯra Anambra, Ȯra Ebonyi, Ȯra Enugu na Ȯra Imo. Enwekwara ndi Igbo na Ȯra Delta nakwa Ȯra Rivers.


A guba ndi kasi n'onu ogu na Naijiria, ndi Igbo bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi Yoruba ewere, tupu o ruo ndi Igbo. Onweghi onye ma ndi Igbo ole bi n'uwa a, maka na ndi Igbo gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naijiria, ndi Igbo bi na steti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo. Ndi Igbo jukwara eju bara a bara na Delta; Rivers, ufodu akuku Edo, Akwa Ibom, Cross River, Bayelsa nakwa Benue. Ebe ndi Igbo gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu Lagos, Kano, Kaduna na steti dum di na Naijiria). Ndi Igbo bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na [[Afrika]], [[Yurop]], [[Amerika]] ma o bu [[Eshia]], i ga-ahu imilikiti ndi Igbo. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Igbo anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi Igbo nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Igbo. Ǫgbakǫ ndia na-enye aka įfu na ǫmenani Igbo ma ǫdinma ndi-Igbo na-aga n'iru.
A guba ndi kasi n'onu ogu na Naigeria, ndi Igbo bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi [[Yoruba]] ewere, tupu o ruo ndi Igbo. Onweghi onye ma ndi Igbo ole bi n'uwa a, maka na ndi Igbo gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naigeria, ndi Igbo bi na steti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo. Ndi Igbo jukwara eju bara a bara na Delta; Rivers, ufodu akuku [[Ȯra Edo]], [[Ȯra Akwa Ibom]], [[Ȯra Cross River]], [[Ȯra Bayelsa]] nakwa [[Ȯra Benue]]. Ebe ndi Igbo gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu [[Ȯra Lagos]], [[Ȯra Kano]], [[Ȯra Kaduna]] na steti dum di na Naigeria). Ndi Igbo bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na [[Afrịka]], [[Obodo Békè]], [[Amerikạ]] ma o bu [[Asia]], i ga-ahu imilikiti ndi Igbo. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Igbo anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi Igbo nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Igbo. Ǫgbakǫ [[ndia]] na-enye aka įfu na ǫmenani Igbo ma ǫdinma ndi-Igbo na-aga n'iru.


==Literature==
==Literature==
Ahiri 16: Ahiri 16:
==Lee nke özö==
==Lee nke özö==
* [[Asusu Igbo]] <!-- ntughari Igbo asụsụ -->
* [[Asusu Igbo]] <!-- ntughari Igbo asụsụ -->


{{commons|Category:Igbo|Igbo}}

{{ÉdéNtạ}}


[[Òtù:Ndị Igbo]]
[[Òtù:Ndị Igbo]]

Orübà nà ógè 17:28, 20 Febụwarị 2016

N'ala Naigeria, ndï Igbo bu ndi ato hiri nne na onu agugu. Asusu eji mara ndiigbo bu asusu olu igbo. Nke ọzọ bu "broken English" ha ne ku ufọdi. Imerime mmadu nasu asusu bekee, site na-enyemaka nke amumamu olu bekee. Ufodi state ndi Igbo na Naigeria nọ nke nnuku bu, Ȯra Abia, Ȯra Anambra, Ȯra Ebonyi, Ȯra Enugu, ma na Ȯra Imo. Ȯra Delta (Anioma) na Ȯra Rivers.

Ákíkó

Site n'otu esi kọwa na nke mbu, na ala Naigeria, ndi Igbo no na Ȯra Abia, Ȯra Anambra, Ȯra Ebonyi, Ȯra Enugu na Ȯra Imo. Enwekwara ndi Igbo na Ȯra Delta nakwa Ȯra Rivers.

A guba ndi kasi n'onu ogu na Naigeria, ndi Igbo bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi Yoruba ewere, tupu o ruo ndi Igbo. Onweghi onye ma ndi Igbo ole bi n'uwa a, maka na ndi Igbo gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naigeria, ndi Igbo bi na steti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo. Ndi Igbo jukwara eju bara a bara na Delta; Rivers, ufodu akuku Ȯra Edo, Ȯra Akwa Ibom, Ȯra Cross River, Ȯra Bayelsa nakwa Ȯra Benue. Ebe ndi Igbo gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu Ȯra Lagos, Ȯra Kano, Ȯra Kaduna na steti dum di na Naigeria). Ndi Igbo bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na Afrịka, Obodo Békè, Amerikạ ma o bu Asia, i ga-ahu imilikiti ndi Igbo. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Igbo anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi Igbo nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Igbo. Ǫgbakǫ ndia na-enye aka įfu na ǫmenani Igbo ma ǫdinma ndi-Igbo na-aga n'iru.

Literature

  • Chidi Leonard Ilechukwu: Igbo - Indigenous Economy and the search for Sustainable Development in Post Colonial African Society. Cidjap Press, Enugu 2008, ISBN 978-978-087-181-9.

Lee nke özö