Nkem Owoh

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nkem Owoh
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoNkem Owoh Dezie
Aha enyereNkem Dezie
aha ezinụlọ yaOwoh Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1958 Dezie
Ebe ọmụmụEnúgwu Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, omee ihe nkiri, onye nhazi ndu ihe nkiri Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Ilorin Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ihe nkiriNkem Owoh filmography Dezie
Ọrụ ama amaOsuofia in London Dezie
Ihe nriteAfrica Movie Academy Award for Best Actor in a Leading Role Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Nkem Owoh bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri na onye na-eme ọchị.listen  N'afọ 2008, O ritere ihe nrite African Movie Academy Award maka "Onye na-eme ihe nkiri kacha mma na ọrụ ndu" maka ọrụ ya na ihe nkiri Naijiria, "Stronger than Pain".[1]

A mụrụ Nkem Owoh na Enugu State, Nigeria. Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ praịmarị na sekọndrị, ọ gara Mahadum Federal nke Ọrụ Ugbo, Abeokuta ma mụọ injinia. N'oge ọ na-agụ akwụkwọ na mahadum, Owoh malitere ime ihe nkiri na oyoyo na ihe nkiri dị iche iche.[2]

A makwara ya maka ịme egwu "I Go Chop Your Dollar" banyere wayo ịkwụ ụgwọ. E gosipụtara abụ ahụ na ihe nkiri The Master nke Owoh na-eme ka onye aghụghọ.[3] Kọmitii na-ahụ maka mpụ akụ na ụba na ego na Kọmitii mgbasa ozi Naịjirịa machibidoro abụ ahụ.[4] N'afọ 2007, e jidere Owoh na Amsterdam, Netherlands (ógbèijlmermeer na Amsterdam Zuidoost borough) n'ihi nyocha ọnwa asaa nke ndị uwe ojii Dutch kpọrọ "Operation Apollo".[3] E jidere Owoh mgbe ọ na-eme ihe ngosi egwu mgbe ndị uwe ojii wakporo ihe omume ahụ ma jide mmadụ 111 na-enyo enyo maka aghụghọ lọtrị na mmebi iwu nke mbata. E mechara tọhapụ Owoh.[4][5] N'ọnwa Nọvemba nafọ 2009, a tọọrọ Owoh n'ebe ọwụwa anyanwụ Naịjirịa.[6] Ndị tọọrọ ya chọrọ mgbapụta nde naira iri na ise.[7] A tọhapụrụ Owoh mgbe ndị ezinụlọ ya kwụrụ ụgwọ mgbapụta nke nde naira 1.4 .[8][9]

Year Film Role Notes
1987 Things Fall Apart with Pete Edochie
1993 Circle of Doom 2 with Kanayo O. Kanayo
1995 Rattlesnake Odinaka with Francis Duru
2000 Ukwa with Patience Ozokwor
1999 Big Man...Big Trouble
Sawam with Francis Agu
Conspiracy with Onyeka Onwenu
2001 Onye-Eze Onye-Eze
2002 Fake Doctor Dr. Zebedi
Ifeonye Metalu
Long John
Police Officer
Spanner with Chinedu Ikedieze
2003 Anunuebe
King of the Forest
Lion Finger
Mr. Trouble with Patience Ozokwor
Osuofia in London Osuofia
Police Recruit
2004 America Visa
My Driver
My Own Share
Osuofia in London 2 Osuofia
Spanner Goes to Jail with Chinedu Ikedieze
The Master with Kanayo O. Kanayo
2005 Akanchawa
Bus Driver with Dakore Egbuson
The Prince
2006 A Fool at 40 Hygenius
Captain
Foreign Base
Indemnity Egbentu
Made in Cambridge
My Kingdom Come
The Barrister Athanasius
The Dreamer
2007 Battle of Indemnity Egbentu
Covenant Keeping God Samuel
De prof
Johnbull & Rosekate Johnbull
Persecution
Stronger Than Pain Ulonna with Kate Henshaw-Nuttal

Owoh's performance in this film earned him the Best Actor in a Leading Role award

at the African Movie Academy Awards in 2008
2008 His Holiness Onyabo
His Last Action
Wonderful Man
2012 Military Zone
2015 Ghana Must Go [10]
2018 Lionheart Chief Godswill
2019 Kpali[11] Mr. Kalayor with Gloria Young and Ini Dima-Okojie
2021 My Village People[12] with Bovi and Amaechi Muonagor
  1. AMAA 2008: List of Nominees and Winners. Archived from the original on 2020-10-13. Retrieved on 2021-10-21.
  2. Biography of Nkem Owoh. Archived from the original on January 23, 2010. Retrieved on 2009-11-11.
  3. 3.0 3.1 Jan Libbenga (2007-07-02). 'I Go Chop Your Dollar' star arrested. The Register.
  4. 4.0 4.1 Police Arrest Nkem Owoh in Holland. NigeriaMovies.net (2007-07-04). Archived from the original on 2016-03-04. Retrieved on 2021-10-21.20
  5. 'I Go Chop Your Dollar' star arrested. Archived from the original on 16 July 2018. Retrieved on 27 November 2009.
  6. Nkem Owoh (Osuofia) Kidnapped
  7. Breaking News Osuofia (Nkem Owoh) Kidnapped. Archived from the original on 2016-03-04. Retrieved on 2021-10-21.
  8. Jubilation in Nollywood as Osuofia is freed. Archived from the original on 19 November 2009. Retrieved on 27 November 2009.
  9. 'Scam comic' kidnapped in Nigeria. BBC News (2009-11-10).
  10. 'Ghana Must Go': Everything you need to know about Yvonne Okoro's upcoming movie. Pulse Nigeria. Chidumga Izuzu. Retrieved on 19 May 2015.
  11. ‘Kpali’ for Nigerian Immigrants (en-US). THISDAYLIVE (2019-12-28). Retrieved on 2021-04-12.
  12. Nwogu (2021-05-31). Watch the official trailer for 'My Village People' (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2021-06-08.