Wikipedia:Decolonise the Internet
Decolonise the Internet 2020
Nkọwa[dezie ebe o si]Goethe-Institut bụ ụlọ ọrụ nke ndị Germany na-ahụ maka agụm akwụkwọ n'obodo Germany, mmekọrịta omenala na ọdịnala nke mba Germany na mba ụwa ndị ọzọ. Wikimedia User Group Nigeria (WUGN) bụ otu n’ime ngalaba otu narị, iri isii na ise so n'otu nke Wikimedia Foundation Inc, di na San Francisco, United States nke America. E guzobere ya dị ka Wikimedia Nigeria Foundation Inc.ma bụrụ otu ọrụ akwụghị ụgwọ na-arụ ọrụ n'efu na Nigeria nke ebumnuche ya bụ ịkwalite atụmatụ nkwekọrịta iji ọrụ maọbụ nka, echiche,atụmatụ onye ọzọ rụọ ọrụ na enweghị nsogbu ọbụla dika ebumnuche otu Wikipedia na ọrụ ya ndị ọzọ si kwenye.
Ọrụ a[dezie ebe o si]Na mbido, a hụrụ ịntanetị dị ka ihe dị mkpa maka ọchịchị onye kwuo uche ya na nka nhatanha. 'N'afọ 2020, n’etiti oke oria ogbo n'ọha zuru ụwa ọnụ nke dị ugbu a, oge eruola ịjụ: Onye a na-akọ akụkọ ya na onye na-akọ akụkọ ndị a na ịntanetị? Ma olee otu ọgụgụ isi nke sayensi, Algọridim na Bots na-eme ka echiche anyị banyere ụwa nwee nkewa na megide? Nke a bụ ebe ọrụ Goethe-Institut gbasara "Decolonise the Internet" na-agbado ụkwụ.
Asọmpi edemede Decolonise the Internet's( Editathon)[dezie ebe o si]Asọmpi edemede 'Decolonise the Internet bụ asọmpi ewubere iji kwado ma gosipụta ọrụ ụmụ nwaanyị Naịjirịa di iche iche na-arụ site na ịdenye maka ha na Wikimidiya iji kwalite ozi na akụkọ banyere ụmụ nwaaanyị na Wikipedia. Asọmpi a ga-agbado ụkwụ n'asụsụ Wikipedia anọ bụ:
Asọmpi a na-aga site na abali abụọ ruo na-abali ise nke ọnwa Novemba 2020. Kedụ ihe nrita di ya?[dezie ebe o si]A ga-enye onye nke mbụ, onye nke abụọ na onye nke atọ ( En,ha,ig and yo) onyinye asọmpi nke gụnyere: Igwe Kọmpụta na Ekwe nti. Ihe mgbado ụkwụ aga eji mee nrọpụta onye nwere mmeri TBD[dezie ebe o si]Ndị juri ga-ekpebi usoro na ihe atụmatụ ndị ọzọ a ga-agbado ụkwụ wee rọpụta ndi nwere mmeri. Atụmatụ ndị a ka obodo ọbụla nakwa otu ọbụla sonyere ga-agbaso. Aha ụmụ nwanyi ndi amara amara aga edebanye na Wikipedia Igbo[dezie ebe o si]
|